Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 92 93 94 95 96 97 98 99 100 (of 261 pages)
i think atlanta is transforming into a haven for black middle-class america |
agabaI23: Aww, nne m. I makwanu how far.faketanu m oo fake kedu ije? kedu maka how far? ![]() fake idikwa sure onye nke a iji n'aka ugbua? igbo girl aha ya wu ATM-Chick ![]() okay o ![]() |
ezeagu: Why is it that Jews, Indians, Arabs, and everyone else are always landlords wherever they are found in large numbers, but it's dark skinned Africans that are the ones always complaining on the internet about bad things happening in their own neighbourhoods?the difference between blacks and those other ones is that the black man is statistically the most unorganized race on earth. we are good, individually, but coming together to form a society, we are a mess. we have the tendency to strive and do better than "the other blacks around" and we like to say "i am the only black guy in my area/office/class/etc" often with pride, whereas the indian will achieve something and start planning how to help his fellow indians achieve the same. he will be happy to have lots of indians around him. but the black guy will just want to be "the only black guy here" nigerians are worse. most of the successful ones seem, in my observation, to distance themselves from the less succesful ones. we don't even trust ourselves. everyone is careful not to engage other nigerians in order not to be duped(and some have actually duped other nigerians o) among the nigerians, igbos are the worst. this is sad bc i'm igbo. i have given up hope for a change of attitude. a yoruba man helped me when i came to this country. thats why when i see igbos and yorubas fighting in nairaland i just ignore all of them fools. but we blacks get problem. african americans have transformed atlanta (i'm nopt sure about the rest of the south though)now many blacks are heading to the south, yet they forget that it was someone somewhere who planned it that way, why cant others help transform other american cities? yeye de smell. |
ifyalways: rofl.Madam kpokirikpo ![]() Enweghi Onye nwara gi na Lekwe ring tawa nani gi. Ka nwa mama ga choo Onye o ga egbuli jare, elee irpheezy ![]() O di ka m ga agba okada to Abuja now. Ka m lee na enwere conference na Abuja company ga edinye m ![]() |
achi4u: Ify kedu?ify si m gwa gi na o di mma , o si gi jikere na nkwa ga adi kwankwantical ajukwala m ihe o mean-iri. amaghi m, ify bia gi juo ya. |
ATMC: Lol @riotI choro ka anyi mee riot ![]() |
DANILSA: kamakwa aga enwe riot kam nye gi ify without charge.Yes ![]() Achi anyi emego decide inye gi Ify free of charge ![]() Ihe I huru gi buru ![]() |
ifyalways: Unu Nye m Tosh or m tisa ihe nile here.Akpa amu mee Ala ekwele ngwere gbaa aji Ify achoghi m inwu yet. Elee darfur cousin-u m? Elee ya? Okwa igbuola ya? Now I choro igbu m, muwa, toshman nwa mama, agbusi gbara otele 1, anu Ana agba egbe o n'achokwa condom1, O ji amu agho mgbo1, Eju n'efe efe1, You won't get me ![]() |
adaobi123: Stop calling Eze, 'Eze pant'. He deserves respect. achi4u: Otele onwere ihe I ghotara na dat statement?lolThat statement spoke volumes ![]() Otele o gwakwanu aghota? The boy wu nwatakiri, omaghi way umunwayi. Adaobi ga eji ya mere pet toy ![]() Even Adaobi sef o dikwanu afo ole? Ha abuo wu kindergarten materials ![]() |
Eze Promoe: [color=crimson]Ebelebe Igba!I ga ebuzo nye otele poison ka o nwuo before gi e buru Ada na Ada. I ma how much effort otele mere invest in Ada na Ada? Even otele sometimes di confused o maghi nke wu nke ![]() By the way, I ga ahu m Anya maka adabekee ![]() Adabekee di special, onwere mbano blood, |
How did a thread on two actresses become a tribal war? . . . . and people think PDP is the only problem nigeria has. ![]() |
bandiejay: LMao See trips ====> fi pa threadYou're welcome ![]() Snow no be good thing o, I tell ya E fine for foto. Winter na very bad time. |
Irpheezy ![]() Nne imakwa na oge m huru foto gi eh, ara agbaam final, m ñuo iyi na m ga agbadata Abuja first thing in the morning. Immediately m gaa cheapflight.com ga choo next flight to Abuja, nne, ndi a akpoo aha ego ha kporo ebe ahu m jiri style mechie de window, daba YouTube ga gere egwu bongo ![]() Nnaa Toshmann nwa mama eji style kporo arabanko na YouTube ![]() A ga eme uwa añaa? ![]() Kedu? Isi na iwu tipper bu Aja . Okay o, e nwekwara ndi nu ebe a wu tipper drivers ![]() |
ATMC: te eshi adigu yi oyi #nsukka dialectNgwa mezie interpreti to Igbo ![]() |
Akpa amu m eee Irpheezy imagbuola onwe gi na mma. Ihe a owu ete ndi bi na Abuja di? Ala mbano eeee In short, irpheezy, foto gi ga ebute re m insomnia. Lekwanu mma o. See smile. Chei, idi lucky na m ji nwayi. Or else, m gara abia Abuja first thing tomorow morning ![]() Don't mind me, na so we de talk for here ![]() We are brothers and sisters ebe a. But sakwaa Anya gi maka ndi ji Anya ojoo agbaghari ga. Ndewo nwayi Oma |
irpheezy: Ekene mu unu oooh.Irpheezy, ahu n'ato m irukwuru-irukwuru ![]() Awukwa m Onye mbano o ![]() Ahuru m ndi njikoka n'anya nke ukwu. Infact mpa mpa m nke totara mma mama m, nke mutara Aunty uncle cousin m, wu Onye njikoka ![]() Ibiaruola ulo ![]() |
amanda2013: veri nycNot very nice. ![]() Y'all should stop this joke now. !!! ![]() Una wan kill person ![]() |
ochi atogbuola m taa ![]() lekwanu ete panti umunwayi shiri gbada over the years ![]()
|
spywareczar: CHOI!! history of undieslololol |
ATMC: Udo di...btw tinye pictures ka ife ndia i kwuru wee register, inugo?i ga agwa nu ify ka osee onwe ya foto tinyere anyi, ka anyi hu otu ara di ![]() also gi see nke gi foto tinyekwa ka anyi categorize-ia ya ![]() |
tellwisdom: Na this kind car i use carry firewood for my village during one ceremony sometime ago.. ![]() Me i de use am go work everyday ![]() Goodluck with ya firewood ![]() |
ATMC: Ndi oma kedu ka unu mere?Anyi di mma. Gi nwa kwanu? ![]() |
achi4u: ^^^1. Enwere ara Dara Ada (nke Ify) 2. Enwere ara slippers ( nke Ify in 20yrs time )3. Enwere ara kwu oto gem ka ogene. Udi nke Maria m and may be umuaka ndi nu ebe a like adabekee na Adaobi etc4. Enwere ara anwuru . Udi nke Ify oge o ga aka nka. The ara Dara flat site n'obi ha rifere laa n'azu Daa blototototo ruo na otele ha ![]() 5. E nwekwara ara "over the bar" nke a wu udi nke somebody . . . Ify explain ![]() Achi, this lecture awughi kwa free. Your bill wu $30.00 tax free ![]() |
Odinaka00: Nwanyi oma udo di, mbatam ga euchakwa na december, bia ka anyi nwee na alaba alaba n'okigwe road lol.....nne imakwa ebe anakpo alaba alaba?Enweghi ebe Ify n'amaghi. Hapuru Nkita okpukpu, ebe osoro ya wuru, Ify wu area fada( even though owu nwayi ) ifyalways: Odinaka ndewo.Onye ara Ibe m ![]() Kemgbe m ji Mara gi, ibunyela m ara n'agba gi. Mana Maria biara mee ishi ajuo m oyi, but now ahughi m Maria de ara ebidola ozo. |
ia m na acho maria na adabekee, onwere onye huru ha ![]() onwere onye yichara adaobi ebe a ![]() https://www.youtube.com/watch?v=17J7q0Xhchk nke a wu maka ify baby oku ![]() https://www.youtube.com/watch?v=x5mI_5lEaaA&feature=endscreen&NR=1 |
Odinaka00: Nwanne akuko uwa nke gi atom iche lol, jide ka iji nwanne mmadu, ututu omaututuoma nwanne m, odi ka iwu onye ohuru na threadi ogbako igbo anyi a ![]() kowazienu onwegi ofuma. as per introdunkowa ![]() omenala anyi ebe a wu na anyi anaghi ese okwu ebe a, anyi huru onwe anyi n'anya, especially umuoma agbogho ndi mara mma ![]() odinaka nwanne chiri ochi jare |
ngwa gerenu oge ndi igbo na radio IBC Owerri ![]() https://www.youtube.com/watch?v=M0Lb2D_DgFc nwa pussu a yichara otele ![]() |
Odinaka00: Onwere onye Arondizuogu no n'ebe a? Biko achorom ima ka Ikeji nke afo a siri gaa,ify elee gi, odumchi kedu ebe unu no? ndi aro putashianu, nwanne unu agbaala live. Odinaka00: Chei! Nnaa lekwa umu aba.. Emisigom aba rienne, nwanne kee makaify umu boys bia lekwa onye aba ooo ndi ogbor hill na ndi faulks rd na ndi okigwe road, ph road ngwa biawanu o ![]() |
dlex21: Mumu...chelsea were just 4points behind manu wen benitez came in, gettin a draw n a win against manu is not an excuse for the ridiculous decisions he has made thruout his unwelcomed stay...sooo mind d way u run ur mouth!!!Aturu! I get am before no be property your problem is not Benitez, your problem is your oga at the top, why don't you monkeys vent your spleen on him? Oops, I forgot, without him, chelshit is nothing ![]() |
gny kelly: That was beautiful. My uncle told me cold is even better than snow. That could be a reason we dont have so many people on the street. Unlike Mumbai and lagos who wants to be in the streets in this kind of weather? Thanks for appreciating. I wanted to go to Europe this summer and load some photos but e be like say money no reach me hand I go fit manage go DC sha , all na summer vacation ![]() |
Debrothz: Benitez is d most foolish coach I have ever seen in d EplAll you Chelsea fans should just keep quiet ![]() You got a 2-2 draw in Anfield and you ain't happy? Excuse me. What did you get in Stanford Bridge? In the last 4-5yrs Chelsea has beaten Liverpool in the premiership only 2ice. Liverpool wins most of the premiership clashes since far back. We've even won Chelsea more at Stanford bridge than at anfield so chill. He got you a draw at old trafford, victory over man Utd at Stanford bridge wetin una want? No be like say he started the season with you guys. He came to pick up the pieces. I know where you were at the league table when he came o ![]() Abegi ![]() |
dayokanu: https://pbs.twimg.com/media/BC17uLqCcAAeJLI.jpgYNWA ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 92 93 94 95 96 97 98 99 100 (of 261 pages)


riot 




