Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,962 members, 7,817,833 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 08:43 PM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (7) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21890 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 3:06pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Seun, Obinoscopy, Myd44, Ishilove--- abeg, front page please.
. I kwuru nke oma nwanne.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by otil1: 3:09pm On Jan 22, 2015
emiye:
Igbo ike ime ka president na-alụ ọgụ ndị ọzọ.
na PDP ruo mgbe 2027. na APC ruo mgbe 2019

Impostor since 1961!

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by thaoriginator: 3:31pm On Jan 22, 2015
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by MaziOmenuko: 3:37pm On Jan 22, 2015
Ndi be anyi, aghotaghi m ihe m ga eji tunyere GEJ vote. Ka anyi hapu okwu buhari kwuo okwu GEJ. Gwa m ihe ga eme ke m tunyere GEJ vote?

#wepu nkorom-asi, kwuo okwu ka mmadu, ana m ege nti

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 3:50pm On Jan 22, 2015
[s]
thaoriginator:
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.
[/s]
Impostor, google transletor don finish you.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 3:54pm On Jan 22, 2015
thaoriginator:
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.

Ikpu nne gi vote buhari

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 3:55pm On Jan 22, 2015
FKO81:


Impostor, google transletor don finish you.

Google translated igbo

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 3:57pm On Jan 22, 2015
FKO81:


Impostor, google transletor don finish you.

I told him ikpu nne ya

Ngwanu he should ask Google

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 3:57pm On Jan 22, 2015
MaziOmenuko:
Ndi be anyi, aghotaghi m ihe m ga eji tunyere GEJ vote. Ka anyi hapu okwu buhari kwuo okwu GEJ. Gwa m ihe ga eme ke m tunyere GEJ vote?

#wepu nkorom-asi, kwuo okwu ka mmadu, ana m ege nti
Gwakene m ihe m ga-eji tunyere Buhari ?
O bu nani Buhari bu onye nwere ike ichi Naijiria?.
Gini ka-ochefuru na ASO Rock?
O di too desperate and ya mere mjiri kpoo agwa ya asi.

Ogaghi akwukwo ma biakwa na-akpo onwe ya General.
Ogosiri na ihe obu bu General azu ulo embarassed

Buhari dara mbu, daa abuo ma dakwaa nke ato.
O ga-adakwa nke ano.

GEJ ga-achi rue afo 2019!!!

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 3:59pm On Jan 22, 2015
tonychristopher:


Ikpu nne gi vote buhari
grin grin oboy your mind dirty ooh
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by PerfumeRepublik: 4:00pm On Jan 22, 2015
Obi dim Mma Rie Nne kam siri were hu ogbako ndi igbo na Ebe a . Anam Ekene Onye obula no na eriri nkea .
Ife Anyi no bu ochichi Onye kwue Uche ya.
Biko Gba nu mbo gaa tunyere Onye ichoro ka obulu ya ga ahazi ala Anyi.
Ogwusia ka ora m na onu.
Udo!

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 4:01pm On Jan 22, 2015
FKO81:

grin grin oboy your mind dirty ooh
Kedu ihe mere?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 4:03pm On Jan 22, 2015
PerfumeRepublik:
Obi dim Mma Rie Nne kam siri were hu ogbako ndi igbo na Ebe a . Anam Ekene Onye obula no na eriri nkea .
Ife Anyi no bu ochichi Onye kwue Uche ya.
Biko Gba nu mbo gaa tunyere Onye ichoro ka obulu ya ga ahazi ala Anyi.
Ogwusia ka ora m na onu.
Udo!

Ebe ka anyi ga ebide aka?

Ebe esere umbrella ka okpuchianyi maka uwa na acho ikpu

Juo okeikpu

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Ama80(f): 4:05pm On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.



Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.
akwadoghim nwoke ugwu a.gej na emenyere anti.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 4:05pm On Jan 22, 2015
tonychristopher:

Kedu ihe mere?

So gi ma grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Ama80(f): 4:07pm On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.



Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.
akwadoghim nwoke ugwu a.gej na emenyere anyi.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 4:10pm On Jan 22, 2015
FKO81:

So gi ma grin

Ngwanu
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 4:12pm On Jan 22, 2015
asadike:
Achoghi mu ya. Nwoke ahu afuruo ndi igbo na anya ma ncha.
Buhari bu onye alakuba.
Soso ihe ndi alakuba choro bu ka ndi igbo n'ata afufu.
Agaghim etinyere nwoke ahu akwukwo m.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 4:20pm On Jan 22, 2015
tonychristopher:


Ngwanu

Ajorom ihu anofia ahu kporo onwe ya Obiageli, in this forum come and tell umunna na umenne who is your father na ala Igbo.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by MaziOmenuko: 4:25pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

Gwakene m ihe m ga-eji tunyere Buhari ?
O bu nani Buhari bu onye nwere ike ichi Naijiria?.
Gini ka-ochefuru na ASO Rock?
O di too desperate and ya mere mjiri kpoo agwa ya asi.

Ogaghi akwukwo ma biakwa na-akpo onwe ya General.
Ogosiri na ihe obu bu General azu ulo embarassed

Buhari dara mbu, daa abuo ma dakwaa nke ato.
O ga-adakwa nke ano.

GEJ ga-achi rue afo 2019!!!

Oburu na iguru ihe m dere ofuma, asi m ka anyi rapugodi okwu Buhari; kama ka unu gwa m ihe m ga eji tunyere GEJ vote. Oziza ga gosiri na onwughi ofu ihe iga ekwu banyere GEJ ga eme ka onye nghuziri mmiri ara nne ya afo ga eji tunyere ya vote.

Legodi ugboro ole I kporo Buhari aha na aziza gi.

Choii shocked shocked
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 4:34pm On Jan 22, 2015
thaoriginator:
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.
. Pls why does it appear your Igbo is difficult to comprehend?

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dunkem21(m): 4:37pm On Jan 22, 2015
Cha, Igbo kwenu!
Umu oma mara mma na-ekwe oyoyo; udo diri unu o

O di mma otu anyi ji asusu anyi na ako ihe diri anyi.

Buhari akala nka; ahu adichaghi kwa ya. Nwoke ahu na-echefu kari ihe mgbe obula. Asusu ya na egozi na- O gbajighi chalk. Olee otu anyi ga-esi hapu onye nke anyi ga tunyere onye ugwu? Chineke ekwekwala ngwere gba aji.

A na m akpoku Igbo oma na-ege nti ka unu tunyere Azikiwe. Chetekwanu, bridge osimiri naija.

Onye mara asu, ya suo n'ikwe.

Ndewonu, Igbo oma na-ege nti.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dunkem21(m): 4:46pm On Jan 22, 2015
MaziOmenuko:
Ndi be anyi, aghotaghi m ihe m ga eji tunyere GEJ vote. Ka anyi hapu okwu buhari kwuo okwu GEJ. Gwa m ihe ga eme ke m tunyere GEJ vote?

#wepu nkorom-asi, kwuo okwu ka mmadu, ana m ege nti

Chetakawa, Ugbo Oloko. Ugbo elu na-esi Enugu ga mba ofesi n'ile. O bu Ebele site na-nwa afo Igbo. Azikiwe tinyere umu oma ndi Igbo(ma nwoke, ma nwanyi) na ochichi ya.

Ebele mere ka ochichi onye kwuo uche ya buru ihe putara ihe.

Aruwala bridge mmiri naija nke abuo.

Tinyere Ebele Azikiwe akwukwo vote gi. Ka Chineke mezie okwu.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by thaoriginator: 4:46pm On Jan 22, 2015
FKO81:


Impostor, google transletor don finish you.
grin

Ogini, try to understand na
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 4:52pm On Jan 22, 2015
quid:

Buhari bu onye alakuba.
Soso ihe ndi alakuba choro bu ka ndi igbo n'ata afufu.
Agaghim etinyere nwoke ahu akwukwo m.
ha! Quid, nwokeoma ke kwanu?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 5:03pm On Jan 22, 2015
Onye Igbo obuna tinyere Buhari Akwukwo bu onye efulefu. Oge Buhari ji chi Naijeria, owe megbue ndi Igbo. Obulu onye isi PTF, onweghi ihe omere n'ala Igbo mancha. Biko umunnem, kanyi kpachapu anya maka ndi alakuba. Ndi alakuba egbu go Nd'Igbo nnukwu.

Nd'Igbo Kanyi si kwa n'ozo emezina.

3 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by menesheh(m): 5:05pm On Jan 22, 2015
Nwa afo igbo tunyere Buhari vote ejehi akwukwo mancha yana ama ihe.


Ndi ugwu achigo obodo anyi for 38 afos, onwehi ihe ha chitara.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 5:14pm On Jan 22, 2015
asadike:
ha! Quid, nwokeoma ke kwanu?
Nwanne m. A di m mma.
E ji m n'aka na ife n'agara ezinulo gi siriri werere.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 5:32pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Ajorom ihu anofia ahu kporo onwe ya Obiageli, in this forum come and tell umunna na umenne who is your father na ala Igbo.

afa ya bu ofekunwa efulefu...enwere igbo bu igbo mwekwa ndi eji aru arusi..ya nwa bu obiageli sokwa

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 5:35pm On Jan 22, 2015
fairprince:
. Pls why does it appear your Igbo is difficult to comprehend?

he is speaking translated igbo by google, onye ahu bu onye ofe mmanu...otu ka ha di


ndi aburu onu

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 5:37pm On Jan 22, 2015
buhari di ka ewu awusa

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by BrokenTV: 5:40pm On Jan 22, 2015
thaoriginator:
Nnwane, Buhari igwe nigeria cholo... Buhari odikwa president daluu ego.. Onyi nmiri.. Vote Buhari.
See as this imporstor is murdering my language: I bu nnukwute ofeke

1 Like

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)

Culture; Unclad Reed Dance In Swaziland Pics / How Funmilayo Ransome-Kuti Sacked The Alake Of Egbaland In 1949 / Ahmad Bamalli's Installation As Emir Of Zazzau In Pictures

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 31
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.