Nairaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / New
Stats: 1241328 members, 1646428 topics. Date: Friday, 19 September 2014 at 02:52 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (103) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (107054 Views)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (1) (2) (3) (4)

(0) (1) (2) ... (100) (101) (102) (103) (104) (105) (106) ... (201) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 11:59am On Dec 27, 2012
I likirim ya like that...
@Nri priest, kedu udili oru iruga?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:08pm On Dec 27, 2012
achi4u: onye bukwa ifyboy?
O enyinwoke Ify lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:30pm On Dec 27, 2012
otele: Alicho merry Xmas

Imela o!

toshmann:
adaoma kedukwanu ajuju ijuru m?

otele, ahurur m aka oru gi angry i hope na iga eji agwa ojoo ndia chuo afo. maka na 2013 agaghi m eme tolerate ndi nnapu biagidere my Merry-Maria, smiling beauty. my Dark Angel kiss kiss kiss kiss

okay o

Gharama o! Ike ikpa ishi okwu adihu m. Btw Anom Mbano as we speak grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 4:50pm On Dec 27, 2012
Alicho: Unu nobe nga a kemgbe onweghi onye unu gwara undecided



akpo ke nini?



Ahu o dikwa onye ke? undecided

Hello, nne I wu onye owerri? Im half. From inishi,ikeduru
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:59pm On Dec 27, 2012
Maria-Goretti:
I likirim ya like that...
@Nri priest, kedu udili oru iruga?

O na-gwo ogwu Igbo from 10 to 5.

[img]https://igbocybershrine.files.wordpress.com/2012/03/313px-igbo_medicine_man.jpg[/img]
 
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by slimchi2k2(m): 5:02pm On Dec 27, 2012
adabeke12:
Hello, nne I wu onye owerri? Im half. From inishi,ikeduru
dad from ogwa mum mbieri,which part of ikeduru u come from i know alot of people there
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by nwauwa(m): 5:22pm On Dec 27, 2012
Slimchi biko oburu na imaghi ede igbo,jee chelu Adabekke na romance section.ihe nile ana eme ebea bu na igbo.
grin grin @ card toshman.

Okuko igbo left, right and centre. Kedu ify ka omelu m one or two arrange. Umu asa gba plural.
Faketannnnnn
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 8:12pm On Dec 27, 2012
Maria-Goretti:
I likirim ya like that...
@Nri priest, kedu udili oru iruga?

Nne,nwanne gi na enekota "igwe ugbo mmili",especially nke eji egwu nmili ka owee di omimi. I nakwaa Ifitedunu sef ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 8:59pm On Dec 27, 2012
NRI PRIEST:

Nne,nwanne gi na enekota "igwe ugbo mmili",especially nke eji egwu nmili ka owee di omimi. I nakwaa Ifitedunu sef ?
anahokwam...
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by NRIPRIEST(m): 11:10pm On Dec 27, 2012
Maria-Goretti:
anahokwam...

Nsogbu adiro....Anu gbaa tata echi bu nta.
Kedu ife melu na I naro aju maka "Antivirus" ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:33am On Dec 28, 2012
Alicho:

Imela o!



Gharama o! Ike ikpa ishi okwu adihu m. Btw Anom Mbano as we speak grin
Olee nga i no na mbano?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 11:48am On Dec 28, 2012
^^^^

agaba123!!!
 
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:11pm On Dec 29, 2012
Toshu, siri na ogodo umu nwayi puta angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:50pm On Dec 29, 2012
^^^
eze gbarie okwu gi aghu.
otara-akpugrin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:55pm On Dec 29, 2012
Eze Promoe: Toshu, siri na ogodo umu nwayi puta angry
Ogbasara gi ? angry.
Ogodo owu nke gi ? angry
Aga m ebi n'ime ogodo Goretti m. Onye n'alike-ighi ya, gaa kpoo ishi na okwute angry
And that's you Eze Pant tongue

achi4u: ^^^
eze gbarie okwu gi aghu.
otara-akpugrin
Otaghi akpu. Anu m n'ime ogodo Obi m, anyi choro imuta junior Maria kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 4:27pm On Dec 29, 2012
Eze Promoe: Toshu, siri na ogodo umu nwayi puta angry
o gbasara gi? Jelosi jelonwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:03pm On Dec 29, 2012
adabeke12:
Hello, nne I wu onye owerri? Im half. From inishi,ikeduru

What's up? Ejerem school na Owerri mana abum onye Ngo Okpala. Amam a few people shi Ikeduru ahu.

agabaI23: Olee nga i no na mbano?

Anom na Ehime Mbano. Elee ihe mere? grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 5:19pm On Dec 29, 2012
Maria-Goretti:
o gbasara gi? Jelosi jelonwu.
Amam na ima na obi eweghi spare parts. undecided
N'obi gi, i n'eche na o so na ogodo gi ka ono, Abia! Ogodo gi adighi aba ya, kam gwa kwa gi. Le Tosh onye ojo.
Biakwutem, n'aka m di felefele nke bu na ogaghi a kuwali obi omalicha di ga gi. Agam akpo gi ga Amelika ya na Ulope, omasikwa gi, ayi eje Rondon. wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 7:17pm On Dec 29, 2012
Eze Promoe:
Amam na ima na obi eweghi spare parts. undecided
N'obi gi, i n'eche na o so na ogodo gi ka ono, Abia! Ogodo gi adighi aba ya, kam gwa kwa gi. Le Tosh onye ojo.
Biakwutem, n'aka m di felefele nke bu na ogaghi a kuwali obi omalicha di ga gi. Agam akpo gi ga Amelika ya na Ulope, omasikwa gi, ayi eje Rondon. wink
onyeara di ka gienweghi part 2...lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 8:07pm On Dec 29, 2012
What will I do to take Maria away from tosh undecided
I want Maria G angry
And I want her NOW angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 3:44am On Dec 30, 2012
Hahahahahaha...o kwa, choochi!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 6:56am On Dec 30, 2012
Maria-Goretti:
onyeara di ka gienweghi part 2...lol
I kporum onye ara! shocked the issue a digo critical
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MaziOmenuko: 7:05am On Dec 30, 2012
Biko nu, umu igbo, onye ga agwa m ihe 'RECHARGE CARD' putara na okwu igbo.
Aga m enye onye zatara ajuju a 'recharge card' nke nari naira abuo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 7:42am On Dec 30, 2012
Mazi_Omenuko: Biko nu, umu igbo, onye ga agwa m ihe 'RECHARGE CARD' putara na okwu igbo.
Aga m enye onye zatara ajuju a 'recharge card' nke nari naira abuo.
Ikparikakwa n'ayi sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:29am On Dec 30, 2012
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MaziOmenuko: 9:39am On Dec 30, 2012
Eze Promoe:
Ikparikakwa n'ayi sad
nwanne, wetuo obi. Oburu na onye nkuzi m na enyem nairi naira abuo oge nile m'zatara ajuju na klas, agara m abu ogaranya ugbua.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by adabeke12(f): 11:28am On Dec 30, 2012
slimchi2k2:
dad from ogwa mum mbieri,which part of ikeduru u come from i know alot of people there
mamam shi amaodara. don't know if i spelt it right.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:48pm On Dec 30, 2012
^^^

mtcheeew
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 12:51pm On Dec 30, 2012
Eze Promoe: NRI PRIEST and Odenigbo Aroli's birthday thread
happy birth day ofu onye gbara abuogringrin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by OdenigboAroli(m): 7:27pm On Dec 30, 2012
achi4u: happy birth day ofu onye gbara abuogringrin

Daalu, nwanne. i ma na m bu ofu onye ana asi unu abiago!

(0) (1) (2) ... (100) (101) (102) (103) (104) (105) (106) ... (201) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Beautiful Faces Of Africa / The 250+ Tribes/ethnic Groups In Nigeria

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2014 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See Nairalist and How To Advertise. 52
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.