Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,151,456 members, 7,812,399 topics. Date: Monday, 29 April 2024 at 12:44 PM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (9) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21842 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:21pm On Jan 22, 2015
Thus thread should have been moved to the ethnic section.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 8:22pm On Jan 22, 2015
django1:
Thus thread should have been moved to the ethnic section.

Your life should have been moved to the prison section.

11 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Aegon(m): 8:23pm On Jan 22, 2015
Abagworo:
Achorom Buhari maka odinma ala Igbo dum na ala Nigeria. Anyi atago konkri n'aka nwoke mbamiri na amaghi otu na abuo.
Umunnem oburu sooso maka Buhari onwereike okwe odidi, mana ndi Yoruba choro iji buhari were nachi anyi. ndi Yoruba bu ezigbote ndi iro anyi. ya mere mu Na ndi be anyi ji nakwado onyembammiri.

obasanjo nakwado buhari maka Na ndi offemmanu gbaraya gburugburu, tinubu Na fashola Na abike dabiri Na osibanjo.

Ndewo nu

6 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 8:23pm On Jan 22, 2015
Faun:


Ebele abulo onye Igbo.
I si ndi be Ebele melu ndi Igbo "sabo"? Ndi be Buhari GBULU ndi Igbo! Ndi Igbo n'enwelo ivhe fa melu. Oke, okolobia, ndi nne, umuazi, umuagbogho, fa ncha!
Kedu nke ka njo?

I mana afo 1966, Buhari si be ndi soja ya no na Abeokuta, jee Lagos, igbu ndi Igbo?
Jee guo maka ivhe melu Lieutenant Godson Mbaebie na ezi n'ulo ya. Buhari gbulu fa ncha!

E nwelo ivhe y'emem atunyelu ha vootu mu.

Lies! Lets face issues please. No Hausa man seized any Igbo properties. Ma na ibia na ali iguocha ta ndi be Jonathan nochiri ulo ndi nnana ayi ruru na iguocha. Ha turu asi na obu ndi ihuruoha ma na o bu ndi Bayelsa meru ihe ojoo nkea. Onye agbata obi gi napuru gi ihe gi ka onye ugwu njo. Even in the 10 commandments "thou shalt not covet thy neighbour.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ammyluv2002(f): 8:24pm On Jan 22, 2015
shizzle11:
asadike, asandigbo nji eme onu, i buro ezigbo mmadi'o. Kedu ih mere na ikporo afam ngbe threada bidoro?.

Umuada priscaoge, ammyluv2002, Gentlemimi, juliaann, ifyalways, ignis, peppyluv02, bia nu ebe'a

GEJ ka anyi ga eso cheesy
kadu ihe nkporom ? grin grin grin grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 8:26pm On Jan 22, 2015
Faun:


Your life should have been moved to the prison section.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by GentleMimi: 8:26pm On Jan 22, 2015
shizzle11:
asadike, asandigbo nji eme onu, i buro ezigbo mmadi'o. Kedu ih mere na ikporo afam ngbe threada bidoro?.

Umuada priscaoge, ammyluv2002, Gentlemimi, juliaann, ifyalways, ignis, peppyluv02, bia nu ebe'a

GEJ ka anyi ga eso cheesy
Nwanne, ekene'm. Ele nke na'eme na dis place?
Obukwa soso onye apari bu onye na'agaghi ama na GEJ bu isi okwu. Buhari di ka onye ga'anwu ta na echi.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:27pm On Jan 22, 2015
Faun:


Ebele abulo onye Igbo.
I si ndi be Ebele melu ndi Igbo "sabo"? Ndi be Buhari GBULU ndi Igbo! Ndi Igbo n'enwelo ivhe fa melu. Oke, okolobia, ndi nne, umuazi, umuagbogho, fa ncha!
Kedu nke ka njo?

I mana afo 1966, Buhari si be ndi soja ya no na Abeokuta, jee Lagos, igbu ndi Igbo?
Jee guo maka ivhe melu Lieutenant Godson Mbaebie na ezi n'ulo ya. Buhari gbulu fa ncha!

E nwelo ivhe y'emem atunyelu ha vootu mu.
Ntu na asi bu ajo ife. Ikwusia ife ndia mbosi Uka ijee church kpokuwe Chukwu. Anom mu ndu na 1966. Amam ife bu ezi mere eme na asiri politics na ebute. Odi gi naka onye iga aturu vote, ma, iju ntu asi megide onye ozo awughi ihe nwa Chukwu kwesiri ina eme.
Nyere onwe gi aka, ma chegharia.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:30pm On Jan 22, 2015
ammyluv2002:
kadu ihe nkporom ? grin grin grin grin
Adaoma kedu ka imere? achom ka itinye onu na ngbako nke'a.

Nke abuo, achom ima ma imakwa ede edemede n'asusu igbo.

Tupu mne echezo, okwa GEJ ruo afo 2015. smileycheesy

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:32pm On Jan 22, 2015
Aegon:
Umunnem oburu sooso maka Buhari onwereike okwe odidi, mana ndi Yoruba choro iji buhari were nachi anyi. ndi Yoruba bu ezigbote ndi iro anyi. ya mere mu Na ndi be anyi ji nakwado onyembammiri.

obasanjo nakwado buhari maka Na ndi offemmanu gbaraya gburugburu, tinubu Na fashola Na abike dabiri Na osibanjo.

Ndewo nu
Obu gini na egbochi Ndigbo iji Buhari were nachi unu dika ndi Yoruba?
Mgbe Rochas putara, gini ka ikwuru? Kedu udi afa ikporo ya?
Ife onye cho ka ofu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Faun(m): 8:33pm On Jan 22, 2015
Abagworo:


Lies! Lets face issues please. No Hausa man seized any Igbo properties. Ma na ibia na ali iguocha ta ndi be Jonathan nochiri ulo ndi nnana ayi ruru na iguocha. Ha turu asi na obu ndi ihuruoha ma na o bu ndi Bayelsa meru ihe ojoo nkea. Onye agbata obi gi napuru gi ihe gi ka onye ugwu njo. Even in the 10 commandments "thou shalt not covet thy neighbour.

"Material properties can be lost and regained; but once you lose your life, you'll never get it back"

I n'akolum maka 'mansion' ndi mbammili zuulu ezulu n'Iguocha; mana kedu maka umuIgbo PUKU IRI-ATO e gbulu na Zaria, Jos, Kaduna, Kano, Bauchi na Sokoto n'afo 1966, mgbe counter coup? O bu ndi Igbo anwa bu ndi soja melu coup?

E nwelo ivhe y'emem atunyelu onye ugwu vootu mu.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 8:34pm On Jan 22, 2015
GentleMimi:

Nwanne, ekene'm. Ele nke na'eme na dis place?
Obukwa soso onye apari bu onye na'agaghi ama na GEJ bu isi okwu. Buhari di ka onye ga'anwu ta na echi.
Ochi atogbuolam cheesygrin

Ezigbo ada, otekwana'o, aru adikwa?

Okwu gi amaka, o kwu oto ka siga smiley

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 8:41pm On Jan 22, 2015
Donmarrius:
Enyi mechie onu. Buhari wu onye ara.onweghi ezigbo nwafo Igbo ga atunyere nwa amadi ahu.
Nwa amadi ahu tubara ezigbo nwafo Igbo bu Dim Odumegwu Ojukwu n' ulo itiri,na-adighi ihe omere.

Abiakwala ebea ozo,ikwu okwu ka ndigbo tunyere Buhari. .
Gini ka ighotara nwafor Igbo putara?
Jonathan ina amanari enu, ruo tata, ndi Ijaw umunne ya ka ji ulo ndigbo na akpo ya abandoned property. Ulo nnam na Diobu St Port Harcourt so na imeya
Onwe onye awusa any ma iji ulo ndi rue tata. Gini ka Ijaw mere anyi no oge agha? Ha awu umunne ka ha awu ndi iro soro ndi mba gbue anyi?
Asi na onye nzuzu amaghi mgbe eburu ya gaa ama nna ya.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 8:44pm On Jan 22, 2015
Aegon:
Umunnem oburu sooso maka Buhari onwereike okwe odidi, mana ndi Yoruba choro iji buhari were nachi anyi. ndi Yoruba bu ezigbote ndi iro anyi. ya mere mu Na ndi be anyi ji nakwado onyembammiri.

obasanjo nakwado buhari maka Na ndi offemmanu gbaraya gburugburu, tinubu Na fashola Na abike dabiri Na osibanjo.

Ndewo nu
Otu ekpem mmaya hero for you.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 8:48pm On Jan 22, 2015
castrogee:
I'm very impressed with the replies I get on this tread.. We all must work to ensure that Ibos get their due place in the nigerian politics, after all we run the economy and we have all it takes to advance our course. Buhari in no way represents our interest, that guy is a pure jihadist and over our dead bodies will an aboki rule us. Ndigbo ka anyi kwado ochichi Jonathan na oga abara anyi uru.
That is the main problem with you folk :Empty boasting&always full of hubris.Ask your elders what happened the last time one of you boasted "Over our dead bodies"
Buhari will rule if he does not another Northerner will. We have already made that decision after that they will hand over to Yoruba and you will be there shouting "Over our dead bodies". You sshould know by now how Nigeria works
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 8:56pm On Jan 22, 2015
[s]
omonnakoda:
That is the main problem with you folk :Empty boasting&always full of hubris.Ask your elders what happened the last time one of you boasted "Over our dead bodies"
Buhari will rule if he does not another Northerner will. We have already made that decision after that they will hand over to Yoruba and you will be there shouting "Over our dead bodies". You sshould know by now how Nigeria works
[/s]

Nkita lacha gi anya

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by mrsheddy(m): 8:56pm On Jan 22, 2015
buhari o bu onye? Achoghi m onye ahu ooooo! Gej ruo mgbe buhari ga enweta asambodo nke primari.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 8:58pm On Jan 22, 2015
BuddahMonk:


Ada di mma udo di, Ada na eri ukwu anu, Ada Ozogo bina Ugwu, Ada mara abuba, Ada na emem Obi polina polina
chai! Nwokeoma ina sa zi kwa m brain!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 9:01pm On Jan 22, 2015
Aegon:
Umunnem oburu sooso maka Buhari onwereike okwe odidi, mana ndi Yoruba choro iji buhari were nachi anyi. ndi Yoruba bu ezigbote ndi iro anyi. ya mere mu Na ndi be anyi ji nakwado onyembammiri.

obasanjo nakwado buhari maka Na ndi offemmanu gbaraya gburugburu, tinubu Na fashola Na abike dabiri Na osibanjo.

Ndewo nu

Nwanne ighotara ife ndi mmanu na atu anya ya.

Imakwa na ndia na akwado onye ngbu buhari maka nwanne fa bu osibanjo, onye fa cho iji aghugho mee onye isi ala ma buhari nwuo na Ochichi.

Fa cho ka fa si na obu tinubu buzi onye na echi eze na Nigeria. Chukwu ajugo

Umu igbo na akwunyere apc amaro ife chacha

5 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 9:03pm On Jan 22, 2015
Arysexy:
[s][/s]

Nkita lacha gi anya
Mechionu dia! Osu!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:05pm On Jan 22, 2015
django1:
Thus thread should have been moved to the ethnic section.

Ikpu nne gi should also moved to tribal section

Ewu Lagos

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:05pm On Jan 22, 2015
shizzle11:
asadike, asandigbo nji eme onu, i buro ezigbo mmadi'o. Kedu ih mere na ikporo afam ngbe threada bidoro?.

Umuada priscaoge, ammyluv2002, Gentlemimi, juliaann, ifyalways, ignis, peppyluv02, bia nu ebe'a

GEJ ka anyi ga eso cheesy
nwa obodo oyibo mu, nwa biko eweniwe. Ubosi ozo, gi nwa ga bu onye nke mbu nga akpo.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:06pm On Jan 22, 2015
Eziachi:

Obu gini na egbochi Ndigbo iji Buhari were nachi unu dika ndi Yoruba?
Mgbe Rochas putara, gini ka ikwuru? Kedu udi afa ikporo ya?
Ife onye cho ka ofu.
Berem Berem Berem ugboro une ka mkporo gi plan unu NA Rochas agayi emezu na Ala Igbo, buru ya na uche kama Buhari ga emeri GEJ kama okewa obodo ah, ezigbo nsogbu ka adi na ala, nwanne ya nwoke bu onye ise ndi army, niger delta militants aganyi ekwe ka Buhari chia.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:07pm On Jan 22, 2015
Arysexy:


Nwanne ighotara ife ndi mmanu na atu anya ya.

Imakwa na ndia na akwado onye ngbu buhari maka nwanne fa bu osibanjo, onye fa cho iji aghugho mee onye isi ala ma buhari nwuo na Ochichi.

Fa cho ka fa si na obu tinubu buzi onye na echi eze na Nigeria. Chukwu ajugo

Umu igbo na akwunyere apc amaro ife chacha

Sabo dibara gbo na be anyi.. so chefuo ndi efulefu

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:09pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Berem Berem Berem ugboro une ka mkporo gi plan unu NA Rochas agayi emezu na Ala Igbo, buru ya na uche kama Buhari ga emeri GEJ ka okewa obodo ah, ezigbo nsogbu ka adi na ala, nwanne ya nwoke bu onye ise ndi army, niger delta militants aganyi ekwe ka Buhari chia.

Akposi na berem nwanyi mgbu ebe a
Agupugo ya na ndi ada Igbo

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 9:10pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Berem Berem Berem ugboro une ka mkporo gi plan unu NA Rochas agayi emezu na Ala Igbo, buru ya na uche kama Buhari ga emeri GEJ ka okewa obodo ah, ezigbo nsogbu ka adi na ala, nwanne ya nwoke bu onye ise ndi army, niger delta militants aganyi ekwe ka Buhari chia.
Why are you disturbing my mentions? what is the problem?
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Dbboy(m): 9:10pm On Jan 22, 2015
Eziachi:

Gini ka ighotara nwafor Igbo putara?
Jonathan ina amanari enu, ruo tata, ndi Ijaw umunne ya ka ji ulo ndigbo na akpo ya abandoned property. Ulo nnam na Diobu St Port Harcourt so na imeya
Onwe onye awusa any ma iji ulo ndi rue tata. Gini ka Ijaw mere anyi no oge agha? Ha awu umunne ka ha awu ndi iro soro ndi mba gbue anyi?
Asi na onye nzuzu amaghi mgbe eburu ya gaa ama nna ya.

Nwannem I ga Ama anya efe ekuwala bia nu ugwu awusa obodo Bu jos I fu ulo Ndi nnwane anyi Ndi obodoa nochere sina na own nkeha.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:11pm On Jan 22, 2015
omonnakoda:
That is the main problem with you folk :Empty boasting&always full of hubris.Ask your elders what happened the last time one of you boasted "Over our dead bodies"
Buhari will rule if he does not another Northerner will. We have already made that decision after that they will hand over to Yoruba and you will be there shouting "Over our dead bodies". You sshould know by now how Nigeria works
You will use groundnut and cow milk to fund your region just get ready.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:13pm On Jan 22, 2015
Eziachi:

Gini ka ighotara nwafor Igbo putara?
Jonathan ina amanari enu, ruo tata, ndi Ijaw umunne ya ka ji ulo ndigbo na akpo ya abandoned property. Ulo nnam na Diobu St Port Harcourt so na imeya
Onwe onye awusa any ma iji ulo ndi rue tata. Gini ka Ijaw mere anyi no oge agha? Ha awu umunne ka ha awu ndi iro soro ndi mba gbue anyi?
Asi na onye nzuzu amaghi mgbe eburu ya gaa ama nna ya.

Bia kedu ihe ina ako.. obu maka buhari... chefuo

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:15pm On Jan 22, 2015
FKO81:

You will use groundnut and cow milk to fund your region just get ready.

You shouldn't have responded that imp

Biko suba igbo nna

Otolo gbagbuo ya

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 9:17pm On Jan 22, 2015
[s]
omonnakoda:
Mechionu dia! Osu!
[/s]

Asim nkita ekuke lachaagi anya nabo

Onye ofe mmanu, iru abuo.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:21pm On Jan 22, 2015
Faun:


"Material properties can be lost and regained; but once you lose your life, you'll never get it back"

I n'akolum maka 'mansion' ndi mbammili zuulu ezulu n'Iguocha; mana kedu maka umuIgbo PUKU ATO e gbulu na Zaria, Jos, Kaduna, Kano, Bauchi na Sokoto n'afo 1966, mgbe counter coup? O bu ndi Igbo anwa bu ndi soja melu coup?

E nwelo ivhe y'emem atunyelu onye ugwu vootu mu.

O

I think I will buy you a good shot of remi martins.. nna gi muru gi

Ima Ife

3 Likes

(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) (Reply)

Thanksgiving Service Of Oba Of Benin, Ewuare, In Edo Church / 'Lop-sided Appointments Responsible For Disunity In Nigeria' - Sultan Of Sokoto / Olukere Of Ikere Ekiti Now Recognized As An Oba In Ekiti State

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 58
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.