Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,836 members, 7,817,470 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 12:48 PM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (6) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21879 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:46pm On Jan 22, 2015
Igbo ike ime ka president na-alụ ọgụ ndị ọzọ.
na PDP ruo mgbe 2027. na APC ruo mgbe 2019
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 1:48pm On Jan 22, 2015
Arysexy:
[s][/s]

Translator na eme gi aru
They can fake Igbo online to comment or like picture anofia bu Buhari egift posted but not with PVC on election day.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:48pm On Jan 22, 2015
emiye:
Igbo ike ime ka president na-alụ ọgụ ndị ọzọ.
na PDP ruo mgbe 2027. na APC ruo mgbe 2019
Okwu gi a akwuro oto ma oli.
I doubt if you're an Igbo person as what you wrote has no meaning embarassed
Igbo google translator have finished you tongue

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:52pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

Eziokwu ka-ikwuru.
Buhar bu ajo mmadu.
Mgbaghara adighi na dictionary ya sad
mgbahara bu alu na dictionary buhari na, anyi mekite me ka buhari buru president, ihe ojo g'eme na obodo anyi nigeria. Buhari gaa pigbuo umu nidigbo.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by CzarChris(m): 1:52pm On Jan 22, 2015
Arysexy:
[s][/s]

Translator na eme gi aru
grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin Nna Obi adigha gi mma ooo, hapu anumpam ahu. Akwa buhari o na aluru ogu nwere A1 na igbo exam olere nke ya na onwe ya lere odika o bu A0 ka onwere. O bu ya onye ya bu efulefu.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 1:53pm On Jan 22, 2015
shineeye:
O gi bu onye choro ka umu igbo taa afufu, O ma adi kwara gi mma

Life is not just about the present, think like Eze Gburugburu na. grin grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 1:55pm On Jan 22, 2015
customized13:
mgbahara bu alu na dictionary buhari na, anyi mekite me ka buhari buru president, ihe ojo g'eme na obodo anyi nigeria. Buhari gaa pigbuo umu nidigbo.

Chukwu agaghi ekwenata ka Buhari buru onye Isi ala Naijiria.
Otego o dabara, o ga-adakwa ozo!

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 1:57pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Don't mind them they can fake Igbo online but not with PVC.

Igbo bu Igbo GEJ ka anyi ga eso maka odima ndi Igbo, ndi awusa na ndi ofe na akpa nkata ka ha megide Umu afor Igbo, Obi adiro ndi ofe mma maka GEJ na akwado ndi Igbo, nwa afor Igbo obula na akwado Buhari ise adiro onye ahu ma, if I have my way I will use that person to practice suiside bombing grin .
infact, okwesiri ka anyi kpochie onyigbo obula kwadoro buhari na jail. grin

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 1:58pm On Jan 22, 2015
FKO81:

They can fake Igbo online to comment or like picture anofia bu Buhari egift posted but not with PVC on election day.

Aligbo ga kwado Mazi Okechukwu Buhari. Ihe gbasara Ndigbo na emetu Buhari na obi.

SING: Buhari, Buhari, Buhari ka anyi ga eso, ma ona eje-eje, ma ona alo-alo, Buhari ka anyi ge eso!
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 2:01pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:
Okwu gi a akwuro oto ma oli.
I doubt if you're an Igbo person as what you wrote has no meaning embarassed
Igbo google translator have finished you tongue

it simply means if Igbo will ever become head of naija, is it PDP until 2027 or APC until 2019
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shineeye: 2:02pm On Jan 22, 2015
emiye:


Life is not just about the present, think like Eze Gburugburu na.
nwokem sua na igbo abu mu onye nze na ozo, O buru na ibu efulefu je si azu ulo baa be nna gi inugo?

7 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:03pm On Jan 22, 2015
shineeye:
nwokem sua na igbo abu mu onye nze na ozo, O buru na ibu efulefu je si azu ulo baa be nna gi inugo?
grin

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:03pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

Chukwu agaghi ekwenata ka Buhari buru onye Isi ala Naijiria.
Otego o dabara, o ga-adakwa ozo!
amim, odikwa mkpa ka anyi puta ezi ehi aga eme election bia tuo vote ooooo

muwa jikwa voters card mu naka, oma dika anyi ne tu onu ebae.

4 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 2:03pm On Jan 22, 2015
egift:


Anyi achoro zi onye ori si na ulo anumanu. Nwa mba mmiri ga ala. Nani Buhari ka Nigeria choro na ubochi Valentine.
Iga enwe Obi ngbawa n'ubochi valentine ahu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 2:04pm On Jan 22, 2015
Biko Onye obula choro ide ihe n'ebea a, ya dekwa ya ofuma. O na-ghi amasi m na otutu umunne m ebe a na ede edide ha na uzo na-adighi nma. I ga eji ezigbo rikom na tensi na ede ihe I na ede ka anyi nwere ike ghota ofuma. Deme deme!

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:07pm On Jan 22, 2015
customized13:
amim, odikwa mkpa ka anyi puta ezi ehi aga eme election bia tuo vote ooooo

muwa jikwa voters card mu naka, oma dika anyi ne tu onu eba.
I lost mine to pick pockets but currently in the process of getting the duplicate copy.
I've been given the temporary one from INEC office but promised to be contacted as soon as the duplicate copy is ready
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:11pm On Jan 22, 2015
fairprince:
Biko Onye obula choro ide ihe n'ebea a, ya dekwa ya ofuma. O na-ghi amasi m na otutu umunne m ebe a na ede edide ha na uzo na-adighi nma. I ga eji ezigbo rikom na tensi na ede ihe I na ede ka anyi nwere ike ghota ofuma. Deme deme!
biko nwanne m, nne dekwa nkem ofuma?

maka mua emeghi asusu-igbo na ulo akwukwo ngara na ala ndi-ofe, o soso asusu yoruba ka anyi mere.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 2:11pm On Jan 22, 2015
Longeria:
Iga enwe Obi ngbawa n'ubochi valentine ahu.

Valentine 2015 bu oge awuri. Ndi obodo Nigeria na akwado Gen. Buhari ka oburu onyi ga achi Nigeria. Anyi na asi ya gawa na iru. Sai Buhari.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:12pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

I lost mine to pick pockets but currently in the process of getting the duplicate copy.
I've been given the temporary one from INEC office but promised to be contacted as soon as the duplicate copy is ready
ngwanu nnwane m, biko gbali a wete voters card ahu, odi mkpa.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:13pm On Jan 22, 2015
customized13:
ngwanu nnwane m, biko gbali a wete voters card ahu, odi mkpa.
Eziokwu, a na m achusi ya ike.
A ga m aga ebe ahu na izu na abia abia
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 2:13pm On Jan 22, 2015
O ga- amasikwanu m ka Onye nhazi ihe (modureto) buru arumaru Uka anyi a ga n'oche ihu (furontupeji). Kaa Chukwu mezie okwu.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 2:15pm On Jan 22, 2015
rudedough:


Onye wu onye a? Oooh owu onye ofe... grin Ogini ka o na ako self? Si ebe a puo osiso. Or i cho kam we iwe gi akam pigwakwa gi onu? angry
Who's pigwakwa,you're the pig
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 2:15pm On Jan 22, 2015
rudedough:


Onye wu onye a? Oooh owu onye ofe... grin Ogini ka o na ako self? Si ebe a puo osiso. Or i cho kam we iwe gi akam pigwakwa gi onu? angry
Who's pigwakwa?you're the pig and not me
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 2:15pm On Jan 22, 2015
[s]
egift:


Aligbo ga kwado Mazi Okechukwu Buhari. Ihe gbasara Ndigbo na emetu Buhari na obi.

SING: Buhari, Buhari, Buhari ka anyi ga eso, ma ona eje-eje, ma ona alo-alo, Buhari ka anyi ge eso!
[/s]
Buhari gi ibu onyi ise ala na your family

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:15pm On Jan 22, 2015
OgologoDimkpa:

Eziokwu, a na m achusi ya ike.
A ga m aga ebe ahu na izu na abia abia
confirm.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 2:21pm On Jan 22, 2015
Seun, Obinoscopy, Myd44, Ishilove--- abeg, front page please.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by fairprince(m): 2:32pm On Jan 22, 2015
[quote author=customized13 post=30028420]biko nwanne m, nne dekwa nkem ofuma?

maka mua emeghi asusu-igbo na ulo akwukwo ngara na ala ndi-ofe, o soso asusu yoruba ka anyi mere.[/quote. Nwanne Ukwu I detara ofuma ofuma. O nweghi onye obula di kpom kwem ma obu karacha ma ihe. Anyi dum na-achokwa imuta amuta. Chukwu gozie gi ma gozikwa ezi na ulo gi. Ese dada
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Ojiofor: 2:38pm On Jan 22, 2015
Olukwu Buhari adago kpam kpam...onye ochi agha awusa obula so we luo ogu nigeria na biafra agaghi achi anyi ozo.
GEJ bu egwu eji GEJ ka anyi go eso na afo 2015 ruo afo 2019 site na ike nke onye nwe anyi.

5 Likes 1 Share

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 2:43pm On Jan 22, 2015
Battle Front Twitter – PDP, APC rage over Kano campaign photo
Who is faking who?!

Google drills media practitioners on modern ICT tools

Buhari will win on social media, but Jonathan will be sworn in by May
www.itedgenews.com
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 2:45pm On Jan 22, 2015
Amaghi m ife mele ndi igbo jiri ezuzu.. kedu nke bu I support buhari.. ihe ojoo na esi isi

Buhari abughi madu

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 2:51pm On Jan 22, 2015
tonychristopher:
Amaghi m ife mele ndi igbo jiri ezuzu.. kedu nke bu I support buhari.. ihe ojoo na esi isi

Buhari abughi madu
Buhari bu anuofia. onye ahu maa hate che ndiigbo eh!

o nani ndiigbo efulefu ga kwadoro BUhari. Thunder gbagbuo onye igbo chori turu buhari vote.....amim

7 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by otil1: 3:01pm On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.



Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.

Nnukwu asi!!

Buhari chisia oburu Ndi ofe.

Ya kpatara onye ofe ji buru onye osotenya

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)

Olukere Of Ikere Ekiti Now Recognized As An Oba In Ekiti State / Culture; Unclad Reed Dance In Swaziland Pics / How Funmilayo Ransome-Kuti Sacked The Alake Of Egbaland In 1949

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.