Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,155,892 members, 7,828,152 topics. Date: Wednesday, 15 May 2024 at 03:26 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21968 Views)
Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply) (Go Down)
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by shizzle11(m): 9:25pm On Jan 22, 2015 |
asadike:nsogbo adiro adanne, anaghim ewe iwe 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:27pm On Jan 22, 2015 |
Eziachi:faun nwannem aza go ajuju gi |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Abagworo(m): 9:28pm On Jan 22, 2015 |
tonychristopher: The man you just insulted fought the war you idi.ot. I have noticed the anti Igbo antecedents of Jonathans supporters. You insult your elder just because of a failed leader. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 9:33pm On Jan 22, 2015 |
Abagworo: Who the hell is this Osikwa na obu gini.. Enyi je nuo ogwu gi.... orughi muna gi Who is this ? Seriously asking 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:34pm On Jan 22, 2015 |
Abagworo:Ga tinye isi gi na otule Buhari anu. 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 9:35pm On Jan 22, 2015 |
Arysexy:Adịghị m ịgwa ndi Osu. Nwa Akwuna |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:39pm On Jan 22, 2015 |
Umu nne m, pia aka gi ebe obula i hu aziza. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:42pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:Nwa nne m, jiri nwayo. Ofu nne na nna ka anyi wu n'ala Nigeria. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dunkem21(m): 9:42pm On Jan 22, 2015 |
asadike: Nwanyi oma, thread a kacha mma na nairaland gba gburugburu. Anwuri juputara mu n'obi ihu ogbako Igbo bu Igbo na edekwa asusu Igbo nke oma. Onye si na ya bu onye Igbo, ya puta na-ogbo ka anyi gbalia egwu onwa. Onye aghala nwanne ya. 5 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Obipat(m): 9:43pm On Jan 22, 2015 |
Achoro ituru buhari,kpomkwem |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:45pm On Jan 22, 2015 |
dunkem21:dalu ezigbo nwokeoma umu igbo ji eme onu 3 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:49pm On Jan 22, 2015 |
P berem:Berem, ebee ka itinyere isi kamgbe? O tekwaana! A ma m na campaign unu na-aga nke oma? Inakpuziri ka mmiri doro edo. Udo diri gi. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eziachi: 9:51pm On Jan 22, 2015 |
Dbboy:Echem uni si na Jos abughizi Ugwu Hausa maka Jonathan? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:51pm On Jan 22, 2015 |
omonnakoda:Taa! Gbafue |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by asadike(f): 9:52pm On Jan 22, 2015 |
Biko nu, eji mu ohere a we ne ekene umu igbo nile tinyere onu n'okwu a. Anyi ji ofu obi we me ihe ka umu nne. Nka gosiri na igbo nine bu kwa nu ofu. Nke a aburo' anambra asi, enugu we is kwa, imo we me nke a,abia we me ozo ma obu ebonyi we kwu e. Anyi mere ihe a ka umu nne. Oga adiri anyi nma. Obi di mu uso nke ukwu. Dalu nu umu nnem. Ka chukwu gozie anyi nile na afa jesus. 9 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:53pm On Jan 22, 2015 |
OrlandoOwoh:Bia nwokem, mechie onu ure gi ebe afu 4 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:55pm On Jan 22, 2015 |
asadike:Amem! Udo diri gi nwada igbo. 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by omonnakoda: 9:56pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:ịjụ gị nne gị akwuna onye bụ n'ezie nna gị |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:57pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:Udo diri gi. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 9:57pm On Jan 22, 2015 |
OrlandoOwoh:Gi na di otu gi ga bie aka ebe soro unu, ezigbo nwafor Igbo enweyi ihe gbasara anyi na aziza |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Balkan(m): 9:58pm On Jan 22, 2015 |
Buhari bu aha Ana akpo Nikita. Igbo nweenu uche. Abokki na ndi ofe mebiri Nigeria obughi GEJ. Ndi Abokki mere anyi Ji ata ahuhu na Nigeria. Chetekwanu ihe ha mere anyi na oge Biafra. Cheta umu Igbo ha Ji bombu atugbu. Ji kwanu ire unu gua eze unu ogu GEJ tutu Jesus anyi abia! 1 Like 1 Share |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Activity77(m): 9:58pm On Jan 22, 2015 |
asadike: Nnem,okwu gi kwu oto ka ciga,chukwu gozie gi Amim 2 Likes |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 9:58pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:Ke ma ka m? |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 9:59pm On Jan 22, 2015 |
omonnakoda:Nwamkpi! Enwero m efe gi. Puo n'uzi ka m hu ndi kwu oto. Google translator is really messing you up |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 10:02pm On Jan 22, 2015 |
FKO81:Aziza a ka mu na gi ma Ndigbo nile ge ji a za ndi ne zu oshi ego anyi. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by dinachi(m): 10:10pm On Jan 22, 2015 |
Ndi Igbo nile si na ha ga atunyere Jonathan vote bu ndi chineke buru onu itiboribo na ala Igbo. Ihe eji mara ndigbo na gbo bu amamihe, mana otutu ndi Igbo ugbua na emezi ezigbo nzuzu na esogari ndi mba miri ka itiboribo. Jonathan obu onye Igbo? O bu so na ochichi Jonathan ka m huru ebe ndi mba mmiri na edu ndi Igbo. Mgbe Igbo bu Igbo, o bu ndi be anyi na edu ndi mba mmiri. Na Obodo Naigeria nile o bu soso ndi Igbo ka na ezuzu na esoghari Jonathan. Ndi Igbo mara ihe na eso buhari. Nani ya puru igbanwe naijeria. Ndi be anyi dalunuooo |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 10:12pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa:Orlandoowoh and Omonnakado you guys are impostors you are not making sense, stop using translator. 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OrlandoOwoh(m): 10:13pm On Jan 22, 2015 |
Balkan:Ihe nile i deri wu ihe ne me ka umu Nigeria ji we na logwu. Ihe ndi beke na kpo tribalism. Me ka umu Nigeria bi n'udo. |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 10:20pm On Jan 22, 2015 |
OgologoDimkpa: |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 10:23pm On Jan 22, 2015 |
OrlandoOwoh: Anyi ga api aka anyi na ikpu nne gi 1 Like |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by OgologoDimkpa: 10:24pm On Jan 22, 2015 |
[quote author=berem post=30041930][/quote]Berem |
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by tonychristopher: 10:25pm On Jan 22, 2015 |
dinachi: Ewu puo na uzo 5 Likes |
(1) (2) (3) ... (7) (8) (9) (10) (11) (12) (13) (Reply)
How Funmilayo Ransome-Kuti Sacked The Alake Of Egbaland In 1949 / Ahmad Bamalli's Installation As Emir Of Zazzau In Pictures / African History And Spirituality
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 31 |