Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,155,695 members, 7,827,547 topics. Date: Tuesday, 14 May 2024 at 01:23 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (208) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (293435 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (205) (206) (207) (208) (209) (210) (211) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 11:54pm On Mar 01, 2015
Umu afo Igbo e kele mu unu nile. Nke ka nke m na ekele unu ka unu si wee na eme ka ogbako Igbo wee na aga n'ihu n'ebea. Udo diri unu n'ile. Dika ihe mgbaghari Oru si wee na eburu m na eje mba adighimu enwetekwa ohere wee n' abia na ogbako Igbo ebea. Unu gbaharamu. Udo diri onye obula. O bu mu Nwa amala Igbo... Oziomatv

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:38pm On Mar 02, 2015
Hmmm, oziomatv!! shocked
Kee wu anya? cheesy
Ndewooo

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 2:36pm On Mar 02, 2015
toshmann:
Hmmm, oziomatv!! shocked
Kee wu anya? cheesy
Ndewooo
Tosh, wow! Ya bu i ka no ebea? Udo diri gi onye nkem.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Notyourb1tch(f): 10:00am On Mar 03, 2015
toshmann:


Nsogbu adighi, m ga akuziri gi. Kedu ebe i bi?

No problem i can teach you. First of all, What is your address? cool

You can teach me? That would be nice cheesy But Ohio is very far from London tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 3:00pm On Mar 03, 2015
Umunne
Ekene m . ..otego anyi furu. Kedu maka ify na peppyluv na okeikpu..ana akwado kwa kedu ebe anyi kwu? ?kedu ni berem Nwanyi na enye nsogbu na nwa ikwerre bu hopeathand ....Bia unu ama ishiluv


Gbado nu anya na izu

Obodo bu igwe


Amu dara m..ka nchoba ncha gbaarie
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:26am On Mar 05, 2015
Notyourb1tch:
You can teach me? That would be nice cheesy But Ohio is very far from London tongue

Sh-t angry

Uhm . . . . . Uhm . . . . cheregodi (wait a minute) . . . . . .

New York --> London round trip $1200 shocked shocked shocked

Otu ndi ocha e e e e grin grin grin (no translation available )
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:30am On Mar 06, 2015
Ehen, abiagom. Onwelu onye missurum? smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:57pm On Mar 06, 2015
Ozioma, Eze Promoe, dalu kwanu.

Tosh, onye cheap ticket, azi gbakwa ihe ojoo. choi cheesy

Bia olee nwa Darfur? O paga nshi from London to Belfast ugbu a? Ebelebe Igba cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:05pm On Mar 06, 2015
ifyalways:
Ozioma, Eze Promoe, dalu kwanu.

Tosh, onye cheap ticket, azi gbakwa ihe ojoo. choi cheesy

Bia olee nwa Darfur? O paga nshi from London to Belfast ugbu a? Ebelebe Igba cheesy
Darfur nu hospital. Ogara ulo akwuna, kuo nkwa, ojighi ego, umu akwuna apia ya jaa-jaa. Darfur ewerela onodu na ICU ndi st Georges Hospital, London. grin

@Notyourb1tch
M ka n'eme nkwado maka ibia obodo Eliza ibia kuziere gi igbo cool
(I'm still working on a plan to come to london to teach you igbo cool )
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 9:41pm On Mar 08, 2015
toshmann:

Darfur nu hospital. Ogara ulo akwuna, kuo nkwa, ojighi ego, umu akwuna apia ya jaa-jaa. Darfur ewerela onodu na ICU ndi st Georges Hospital, London. grin

bia, nwa agboro a , kpacharakwa anya gi o angry

ndi uwe ojii ka n'acho gi na london. . grin . . . .

toshmann:

@Notyourb1tch
M ka n'eme nkwado maka ibia obodo Eliza ibia kuziere gi igbo cool
(I'm still working on a plan to come to london to teach you igbo cool )

yeah right, grin Notyourb1tch biko hapu anu mpam a. he cant enter london. metropolitan police are still looking for him since 2006 grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:02pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac bu nwa masiri m, nchoro idori ya, umunne kpere nu m ekepre, agwa gom nwanne m nwanyi peppyluv ihe m bu na obi, osi jebe na iru. Ify mma kedu ife ilo?


ndi be anyi

amu m na ekene unu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:04pm On Mar 10, 2015
ifyalways:
Ozioma, Eze Promoe, dalu kwanu.

Tosh, onye cheap ticket, azi gbakwa ihe ojoo. choi cheesy

Bia olee nwa Darfur? O paga nshi from London to Belfast ugbu a? Ebelebe Igba cheesy

ify nwa mma

enenebe ikpu eresia ani..nda ije, otego


okeipku arapuru oga ara onwe ya? mbanu ...ilu ndi be anyi na aturu nwanyi ana aso anya


ekene kwa m
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:09pm On Mar 10, 2015
Okenie enu,welu udo kedo ya n'ukwu osisi....

tonychristopher:
LovelyLilac bu nwa masiri m, nchoro idori ya, umunne kpere nu m ekepre, agwa gom nwanne m nwanyi peppyluv ihe m bu na obi, osi jebe na iru. Ify mma kedu ife ilo?


ndi be anyi

amu m na ekene unu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:13pm On Mar 10, 2015
tonychristopher:
LovelyLilac bu nwa masiri m, nchoro idori ya, umunne kpere nu m ekepre, agwa gom nwanne m nwanyi peppyluv ihe m bu na obi, osi jebe na iru. Ify mma kedu ife ilo?


ndi be anyi

amu m na ekene unu
atokwanu mu o! Ihe nkea dikwa egwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:14pm On Mar 10, 2015
Gbam! Dalu nwanyi oma.
Peppyluv:
Okenie enu,welu udo kedo ya n'ukwu osisi....

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:17pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac:
atokwanu mu o! Ihe nkea dikwa egwu.

NNE IMAGHI IHE ANA AKPO LOVE, IHE ABU LOVE NWANTITI


KEDU IFE ICHORO KA M NYE GI YA, ICHORO ONITSHA, I GIVE IT TO YOU THE WHOLE CITY
ICHORO OWERRE, HA NCHA BU NKE GI


OMALICHA NWA
OMUMA ASA ARU


ANA M EBE KA UMU IGBO NU ONU M , BOUGHI MAKA LOVE GI JI RAPU M AKA

OKA UWA NU NA ADA GO M

NNE ....MABA MMA


OLU RU GI


ASA NWA
OMALICHA NWA




ONYE ETINYEKWERE NE M AJA NA GARRI BIKO NU
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by makazona(m): 5:19pm On Mar 10, 2015
Ndi b'anyi ekene m unu ooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:20pm On Mar 10, 2015
Peppyluv:
Okenie enu,welu udo kedo ya n'ukwu osisi....



NWANNE M NWANYI, OMU KA ISI OKENIE ENU IWERE UDO KEDO YA, NNE, ICHOKWARA M NDU?

ENYE NA ONWE GI NSOGBU NNE OMA, OKENIE ENU, LovelyLilac NOKWA NSO, OKETUORO M YA, MA OKWE KWANU, OJUKWANU NCHOBA LUX NA VASELINE, MGBABA NCHA....... MANA IGA ACHO KA MGBABA NCHA...OKPU AMU M GA ADAPU



ANO M NA OFFICE, SO AMU KA NA AMURI EBEA




NWANYI DI EGWU DIRIKWA SHARP

NWANNE M NWANYI


LOL
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:21pm On Mar 10, 2015
makazona:
Ndi b'anyi ekene m unu ooo

ome anya?

kedu ka idi nwa m nwoke?



ina emebe kwa ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:21pm On Mar 10, 2015
Lol.. O! Anugo mu ihe n'ile I kwuru. Aga echebara okwu gi echiche.
tonychristopher:


NNE IMAGHI IHE ANA AKPO LOVE, IHE ABU LOVE NWANTITI


KEDU IFE ICHORO KA M NYE GI YA, ICHORO ONITSHA, I GIVE IT TO YOU THE WHOLE CITY
ICHORO OWERRE, HA NCHA BU NKE GI


OMALICHA NWA
OMUMA ASA ARU


ANA M EBE KA UMU IGBO NU ONU M , BOUGHI MAKA LOVE GI JI RAPU M AKA

OKA UWA NU NA ADA GO M

NNE ....MABA MMA


OLU RU GI


ASA NWA
OMALICHA NWA




ONYE ETINYEKWERE NE M AJA NA GARRI BIKO NU
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:24pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac:
Gbam! Dalu nwanyi oma.

nne m, ina a support peppyluv, hmmmm emechia anu, oyi ga atu gi, ima oyi tuba nwanyi, onu ikpu ya aju o oyi, mgbe oge ruru ichoba m ka american visa, mana inwehi ike ifu m....


kwere na government mu. ka odili onye obu na mma


ana apa ife, bia m nso bie mu oma.....lovelylilac m, mecha aga m eme gi sexylilac obughi lovelylilac...inshort afa m ga akpo gi bu tonylilac





asampete nwanyi oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:25pm On Mar 10, 2015
okeipku biko bia nyere m aka, peppyluv nwanne gi nwanyi siri na amu kwe m, nwere kedo na ukwu osisi, odizi mma? na gbata oso enye ma aka biko......



come and help me in babylon okeipku biko lovelylilac egbugom
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:27pm On Mar 10, 2015
Lol ngwa ndo
tonychristopher:
okeipku biko bia nyere m aka, peppyluv nwanne gi nwanyi siri na amu kwe m, nwere kedo na ukwu osisi, odizi mma? na gbata oso enye ma aka biko......



come and help me in babylon okeipku biko lovelylilac egbugom
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:28pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac:
Lol.. O! Anugo mu ihe n'ile I kwuru. Aga echebara okwu gi echiche.

gbam , ugbua ka ikwuru okwu ka nwanyi uche ya di ya...ndi be anyi gbara num aka ebe.....



ka cho one bottle of brandy lacha ka amu kwepu m my god...ugbu a ka ina ekwu si nke bu okwu...hapu peppyluv, ona anyi ajo aru...lol( nne egbu kwa na nwanne gi)


obi bu so paulina


mecha gi lovelylilac ifu nke toro beati




nwanyi ma obi tony



inshort afa baptism gi busi tonylilac
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:30pm On Mar 10, 2015
Peppyluv:
Lol ngwa ndo

anu go, iga etinye aka gbadoro m lovelulac ka omara na enwere m madu na ebea.... ejebe gom okwudo na orlu izuru udo ka m kedo amu na osisi before isi m ndo


ka mgwa coductor ugbo ana ya kwusi m

ka nnota ba uno
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:30pm On Mar 10, 2015
embarassedLol. Ihere n'emezikwa m.
tonychristopher:


nne m, ina a support peppyluv, hmmmm emechia anu, oyi ga atu gi, ima oyi tuba nwanyi, onu ikpu ya aju o oyi, mgbe oge ruru ichoba m ka american visa, mana inwehi ike ifu m....


kwere na government mu. ka odili onye obu na mma


ana apa ife, bia m nso bie mu oma.....lovelylilac m, mecha aga m eme gi sexylilac obughi lovelylilac...inshort afa m ga akpo gi bu tonylilac





asampete nwanyi oma
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:35pm On Mar 10, 2015
Lol.
tonychristopher:


gbam , ugbua ka ikwuru okwu ka nwanyi uche ya di ya...ndi be anyi gbara num aka ebe.....



ka cho one bottle of brandy lacha ka amu kwepu m my god...ugbu a ka ina ekwu si nke bu okwu...hapu peppyluv, ona anyi ajo aru...lol( nne egbu kwa na nwanne gi)


obi bu so paulina


mecha gi lovelylilac ifu nke toro beati




nwanyi ma obi tony



inshort afa baptism gi busi tonylilac
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:35pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac:
embarassedLol. Ihere n'emezikwa m.

maka gini si kwa nu, ifere emizi na gi...nne, onye ji ji something di ebube...madu ka bu

ifere gi na eme gi gwa m


onwere onye cholu gi okwu kwam
onwere onye siri gi taaaaa gbafuo

gwam




obu si na munwa bu Tony na aprofessi love m seriously na public


oka ifu na i am proud of u



nne uche kwesiri idi ya

nuliba na nwoke oma di ka m adago ro gi
amu oma di ka m ada go

nuliba

gbaba ofala

enwero


lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:37pm On Mar 10, 2015
Udo ma Jiorji. Udo di!
tonychristopher:


maka gini si kwa nu, ifere emizi na gi...nne, onye ji ji something di ebube...madu ka bu

ifere gi na eme gi gwa m


onwere onye cholu gi okwu kwam
onwere onye siri gi taaaaa gbafuo

gwam




obu si na munwa bu Tony na aprofessi love m seriously na public


oka ifu na i am proud of u



nne uche kwesiri idi ya

nuliba na nwoke oma di ka m adago ro gi
amu oma di ka m ada go

nuliba

gbaba ofala

enwero


lol
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:38pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac:
Lol.

ikwete go na anyi ga achu zi nta na owerre nchi

asa na akpasie ofuma aralu na ute, ofuma ka anyi na akpasi, ofosie nu ute

nne ka m choba ute anyi ga aralu


akwa ezikwu?



lol



omalicha nwa m ga eji bata anambra
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by tonychristopher: 5:40pm On Mar 10, 2015
LovelyLilac:
Udo ma Jiorji. Udo di!


anyi na enwete ezigbo understanding, odinma ka umu igbo si were mata na aka ji lovelylilac

nne icho isi john the baptist igwam
icho onitsha ma obu asaba igwam

i will deliver

ikwura na mepu ya ozigbo njee
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:42pm On Mar 10, 2015
Bia enyia, I fu.ckuor up, m toro udo.I kpasuo mu iwe, ugbo aghara gi.
tonychristopher:



anyi na enwete ezigbo understanding, odinma ka umu igbo si were mata na aka ji lovelylilac

nne icho isi john the baptist igwam
icho onitsha ma obu asaba igwam

i will deliver

ikwura na mepu ya ozigbo njee

(1) (2) (3) ... (205) (206) (207) (208) (209) (210) (211) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.