Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 49 50 51 52 53 54 55 56 57 (of 261 pages)
kreami diva: Ify,i boola chiHeheheeeeee ![]() Akpa amu ndi ara! ![]() Ify ngwa Zaa ajuju. . . Onye bu di gi? ![]() Ify abaala voicemail ![]() |
ifyalways: iwu onye apari. E kwela m cheta ihe m chefurula echefu.Ify Biko wepu aha m na list gi ![]() And by the way, itinyeghi oge ibi na Italy, Amsterdam na Rome. All those towns na Eastern Europe igara biri "alone", kedu Onye gi na ya nu then?. Ulo Onye ka igara? Ify Biko wepu tosh na Cardiff ahu idere ebe ahu, ibiala Cardiff mbu? Ima ebe Cardiff nu? Biko jide onwe gi aka o. Ndi na acho m na Cardiff di many already achoghi m i-add-i gi to the list ![]() Right now adighi m sure na enweghi 1 or more kids chega m na Cardiff, . . . Upon all my condoms. Sometimes the thing towa pieces condom agbawa, uto ya aputa ihe ![]() Anyways. . |
kreami diva: Lol...... Ify.... i wu ezigbo agbero! Kai! SmhImatabeghi ya yet. Agboro grade 1 kreami diva: Mba my dear. A justuru m choro ihu ndi ozo di fresh na threadi a.My kwanu? ![]() Adighizim fresh? . A wuzi m old cargo ![]() Chei ![]() Ala akwupula otele o ![]() |
kreami diva: Biko jmoore gbachi tosh nkiti. O choghi ka gi na ya zowa Umu nwanyi uzo ebe a. Agbapu kwala.Kreami diva ![]() Nne kedu ihe m mere gi? ![]() Eme joro m gi? Ify emebiela m na threadi a. Achoghi m ka omebie jmoore |
[quote author =jmoore]unu emebi kwa na mu ebe a oh....[/quote]Nwanne m Nwoke gbapukwa, ndi a emebiela m na threadi a |
BellaDonaFema: He is also British, yes he played for the Natioa team (British).my error, the person i couldn't understand is from Newcastle-under-Lyme, a small town near Stoke-On-Trent. . . . . cheers ![]() |
babyosisi: For those migrating with growing childrenso true . . . . . . unfortunately. |
odumchi: Biko nu, o dighi nma otu unu si n'ekele "ututu oma" na "ehihe oma". Igbo adighi mbu ekele umu ihe ahu. Umu ihe ahu bucha ihe anyi munara ndi Bekee. Na ezigbo asusu Igbo, I hu nmadu na ututu, I kele ya "nnaa/nne, I boola?" ma o bu "Enyi, I tetala/gbapele?". Ka onye obula n'agba mbo isuta asusu anyi otu o kwesiri ka o hara imebi. toshmann: Awu m Nwoke Oma ![]() |
ifyalways: Up Super Eagles.Ify Onye ara. Bikonu olee ebe m ga ele egwu bolu nke a? Aghotaghizikwa m bolu ndi naijiria, oge m nu n'ulo, anyi na Ethiopia gbawa bolu anyi agaghi enwe any tension, anyi ga agba ha 4-0 without stress. Ma ugbua, anyi merie with 2-1 ndi mmadu na añuri oñu. M si okwa common Ethiopia ka anyi gbara 2-1? Kedu nke di mmadu na añuri as if anyi omeriri brazil or Germany? Anyway ka m ga lee ma m ga ahu ebe aga ele bolu a na Internet. Okwa ka m jiri nuru n'ulo taa, if not m daputa outside ga legharia Anya ![]() |
BellaDonaFema: Nope! Shola Ameobi is of the tribe called Oku. They are situated in the Kabba Region of Kogi state (old Kwara state).I thought he plays for England? ![]() So na only Newcastle e de play all this while? Hope he plays well sha, never liked his game at Newcastle, anyways I don't like Newcastle at all They play rubbish and I don't even understand their accent compared to the rest of England. |
ATMC: tosh amarom UDI mmadu IBU eziokwu lol, well, emechakwam ralu ur mana o take kwa time...ututu omaAwu m Nwoke Oma ![]() Gaa jukwaa faketan(agaba) enyi gi Nwoke ![]() Thank God I mechara hie ura. ![]() iBoola chi ![]() |
this is nice ![]() i hope our fans will be civilized enough to return the goodwill |
mayten30: me,myself and I,answer my question am I black?No, you're white! SMH! |
Teotihuacan: [color=#FF2100] Mehn see Airport. choi!! Adis Ababa fine oh![/color]I was waiting for someone to notice how neat and organized the airport is. We claim to be giant of Africa but we don't realize that many other african nations are quietly rising behind our backs while we continue to make noise. |
ifyalways: Danhart,Tosh ka i hapuru o-quotue gi? Gakwa mee test afo ime echi. Njakiri go back. Tosh tuwara asa abuo ime ebe via bluetooth quoting. Google Nightnurse na Maria Goretti. Ha abuo wu Tosh casualties from this thread.ndi iro m abiala . . .. odeshi ![]() Achi ofe,how far. Kedu wing i choro igba ebe a sef? set ka obu ono-na-etiti?achi choro igbo 5-aside . . nani ya |
ATMC: agaba ayam finding it difficult to sleep ATMC, try and do maths/algebra or something very boring. . . also just close your eyes and determine never to open it no matter what. . . .think of agaba onye nkem ![]() before you know it, i si good morning |
agabaI23: I nwegonu akpu obi abuo. Kedu ihe ozo ichoro?Lolololol ![]() |
danahart: @Toshman Udo diri gi . Nwada Ify anula maka Okwa nke ahu. Ndewo maka ndumodu gi n'ebe umuokorobia ndia no.Onweghi nsogbu di nu, Ada mmadu ![]() Udo dikwara gi Ya gaziere gi Ihe Oma biakwara gi Nwoke churu gi kpobiekwa ukwu n'uzo Toshmann chuo gi, ya gazie o ![]() |
kreami diva: Tosh,gbahara m.......Agbagharago m gi kemgbe ogu afo ![]() Mana ahughi m foto gi o ![]() Ihe m huru wu cake, I nwekwara Ike itinye de foto na inbox-u m, Ighotago, ![]() |
kreami diva: Tosh,nwata nwanyi ahu no na image gi obu onyeNne, enweghi kwa nwata nwayi nu na image m, owu achi4u ka I na ekwu maka ya. Muwa wu Toshmann awu m holy Christian, udiri ihe ahu anaghi anu na profile-u m. Adi m highly chineked, Kedukwanu image nke gi, m choro itinye ya na profile somewhere ![]() |
achi4u: ^^^^ agabaI23: Nne, Tosh enweghi Choice. Nke o bula o huru, o maburu. Maka Tosh, otu bu otu. O na na di, ma o kwuru onwe ya. Buru biaNdi iro m agbaala plural ![]() Kreami diva Nne, tosh wu nwa chi n'emere. Nwokorobia n'amaghi nwayi. Biko a wu m Nwoke Oma. Ndi a nile n'emere m Anya ufu maka na a wu m bobo ![]() |
adaobi come and take this boy away . . . . i go just give ID koboko make she take flog you. . . ![]() she no de pity children o . . . ![]() beware |
spikes C:taa mechie onu (close ya mouth) wetin you go do? you go just begin smile, go and watch tom and jerry before the show is over |
spikes C:na that grass wey you just begin grow for mons pubis na him you think say you don suddenly become man ![]() if i leave you with ID inside room now, wetin you go do? . . . . you go begin sweat through ya nose abi ![]() abeg comot here jare. . . . go and watch tom and jerry. . . . |
spikes C:this kid wetin be ya problem? abi you want choke?wait until you get pubic hair before you start worrying about women. ID na adult, meant for adults only. so go find ya mate and better hurry now that otele is AWOL, you can have adaobi all for yourself. |
ID ![]() what's up sweetie |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 49 50 51 52 53 54 55 56 57 (of 261 pages)









