Toshmann's Posts
Nairaland Forum › Toshmann's Profile › Toshmann's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 46 47 48 49 50 51 52 53 54 (of 261 pages)
skimpychick:My sister no be small thing o, ahurum the nwa ozo na ututu a, osi m na ochoro ibia be m, m si ya na akwupula m ebe m bi, ![]() Chei, Anya ahula m ihe. Anyway, nke a wu the final straw, mu na ndi amerika emechaala, nwa afo Igbo wuzi my next target agabaI23: Ndo Tosh!Faketan ima na oyi these days na atu n'ime okpukpu ![]() Nna de thing tuga baaaad ![]() Añugidela m coffee the thing anaghi ekwe ekwe. Enwere Akwuna bekee mkpotara two weeks ago, the girl di ka okporoko, by the time m kuchara nkwa, oyi ka n'atu m, even sef ona atu m more. Owu ihe mere m jiri soro nke ozo gawa ulo ya. Bc nke ahu nwere ahu di ka Onye Igbo. Amaghi m na owu madam agwo ![]() |
asagal: ndi ba' anyi ekelem unooooooAnyi eke lekwa gi ooo ![]() |
All these people having pity for the man's family, my people, save your greatest pity for Nigeria as a whole. This guy (and I feel no pity for him) is just one out of hundreds or thousands of hoodlums ruining Nigeria. The money he must have promised that loose woman he was with must have been public money that could have been used to equip one hospital and which could have helped the doctors and nurses in that hospital to save extra lives. Or money that could have helped tar one road and as such helped prevent a number of accidents and untimely deaths. These people are our enemies. How many girlfriends do they have? Who knows. They loot together, lavish out scarce resources on debauchery and lascivious activities. They do it together, and harmoniously north, south, Xtian, Moslem etc. then they build up ethno-religious tensions among the masses, so that the masses can't unite to fight them. I hate these people, I believe they are wicked and when they die, I do not weep (unless I borrowed some tears from the crocodile) bc, as the good book says. ". . . . when the wicked perish, there are shouts of joy" Love me or hate me, I don't care, I feel for his family, but na my Country I de pity for. Note that the woman with him is ring protected by the press. Why not expose the WHOR€ sleeping with another woman's husband? Tomorow now she will emerge as bank manager somewhere. Nonsense without parameter. |
Faketan lee, ify eee, umunne leee, Mbano e Elee passport-u m, alaala nu m naijiria ka m ga choo nwa Igbo m ga alu. Lekwanu Anya o ![]() Unu makwa na oyi tugazi baad these days and especially n'abali, ahu m nile akwuru oto , irukwuru aguo m baaaaad . M hu nwa agbogho n'uzo, ya machaa nnoo mma, m gakwuru ya bido gbawa ya TT. Nwata flow kwa, m si ya bia be m, ya aju, si m soro ya bia be ya. M kwe one time Mgbe Ujo ji bia m wu oge ulo ya di somehow na isolated corner in a lonely street. But meen irukwuru ji baaaad and oyi tuga pieces and the nwa Mara ajo mma meeeeen, uburu m efepu. M soro ya daba na room, HEWU!!!! Nwa agbogho omaricha, kedukwanu ihe m huru na room ya, AGWO!!!!! Agwo di iche iche O si m na owu pet ya PET!!!! Oso ka m ji fepu, na oyi, ma irukwuru, enweghi nke m chetaziri. Oso ka m ji ruo ulo m, ñuo coffee jiri chuo oyi. TUFIAKWA!!! Chei! Ndi amerika di egwu o. Biko ka m choo ego m ji agba ticket naijiria, this is it. Ahushiela m Anya. Last month, m huru asampete na club, ya sim na owubu Nwoke mechaa chigharia buru zie nwanyi, Nke ugbu a wu asampete Mara mma pieces, ya na agwo bi! O choochi ndi mbano |
nnaaa meeeen, oyi dikwa n'abali a o . . . chei. . . irukwuru-irukwuru aguola m baaaaaad ![]() umuoma iberibe ndia juru ohio, enweghi nnoo nke kwere iso m lakpuo taa. . . wahala dey o . . . aga ehikwa ura taa ![]() chei, a whole me. . . anu ana agba egbe o n'acho condom 1 of umumkpi . . . eju n'efe efe 1, otuto toro n'ibi 1, amu n'ara otu 1 . . . . nnaa irukwuru ahiala m taaa o o o . . . . . . chei. . . anyone ga adi enough for me taa o . . . . onye kwa nu? ![]() ify . . . ify leeee . . .ifyyyyyyyyy, skimpy . . . . . maria mu o o bikonuo . . .dreamsinbc. . . felimbombo kedu nke nu nso biko bianu gbatara m oso enyemaka o o o o otherwise ihe unu ga anu echi wu na nwa mama nu na coma . . unu bia biko. . . nwa mama achoghi inwu |
skimpychick: Umu igbo unu anokwa ya ee. Kedu ebe unu no.Ayi nu ya, ayi na acho "something". Anyi ahubeghi "something" taa ![]() ifyalways: ToshEee Faketan aluola Felicia ![]() Felicia. Awughi kwa nwa mbano o, ![]() Felicia. Wu Onye . . . . . infact onweghi Onye ma ebe Felicia si bia. Except may be faketan ![]() As regular customer, faketan ma everything about Felicia ![]() |
Ndi nile na akpo m aha ebea, enweghi m onu okwu until m choo condom mu acho ![]() Ify!!! Ify!!! Ifynkwa ifylacious ifybombastic ![]() Kedu ete ishi Mara na ulo m wu lekwentu extension? ![]() Odika imaghizikwa nke wu Toshmann na nke wu agaba. Lekwentu di illegal na obodo Obama, mana odi very very legal na obodo Eliza, ya mere felicia ji na aga n'ulo faketan oge obula ![]() Sorry, I meant faketan ji na aga n'ulo Felicia oge obula ![]() No Felicia gara na nke faketan Adikwa m confused, but Felicia na faketan, one of them ji ulo ya mere lekwentu, the other na eme visit kwa mgbe kwa mgbe. Abi Infact ulo ha abuo wu lekwentu head office and ha abuo na eme onwe ha visits all the time ![]() |
Michael Sokoto: MY SIMPLE TRIP TO MY GRANDFATHER'S COCOA FARMTrip na Trip ![]() |
ifyalways: UsuRomeIfy ![]() Chei, ![]() |
Some people wan chew me raw for here ![]() |
agabaI23: Nne,adi m ok. Gikwanu? Nkwa m choro irute side gi. I Di free ka ha ebookuola space niile? ![]() Anyi e-book-uola ya full time. Ibiara late ![]() |
akereconfi: so you no sleep, naa to take Pix u just dey do ni...................maybe it's ur very FIRSTAnd what is wrong with a first time? There's always a first for everyone. Right now I'm a virgin and I know that hopefully, someday I will see that mystery between a woman's legs and even benefit from it. But until then I keep moving on, I don't feel any inferior to those who do "it" everyday. But I'm not going to post anything about that day online o |
Krizzkutz: I have nut bin in a plane since I was born, buh I know someday, somehow I wud invent sumtin berra dan dat n ma native name's goon be insyd d english dictionaryI never entered a plane until I got a visa. Actually I have a phobia for flying. When I got to the UK I never entered a plane either, they had great trains that could take you anywhere in Europe But when I came to Yankee, it's flight almost every month or two bc the country is so vast (actually it's a continent) and you can't do without flying if you are the travelling type. I developed an anxiety disorder bc of the frequent fear from the flights. But just know that flying is no big deal, however, someday you go fly tire so tey you go know say the thing na stress on its own. Until then, smile and live ![]() |
skimpychick: Toshman onye nkwa, onye nkwari, onye okuku nna I na aku badYa dikwara gi mma, nwanne m nwayi ihe Onye na acho, ya chotakwa ya o! Ma ndi nkwa, ma ndi nkwari, ma ndi nkwarikwata ma ifysco fantastico nkwaritasia ![]() @agaba nwa nna kedu ka idi taa. Kedu ka eke si anya anwu?Faketan (agaba) kporo party this weekend na thamesmead. And faketan kpoo party, Akwuna ga eju ebe nile na the party ![]() Kedukwanu ihe m di ndu eme? ka m ga choo ticket Biko, enweghi kwa ihe mere m miss-ie faketan extravaganza 2013 edition ![]() |
ATMC: ara na-apu gi ara guy...maka why?The thing akupula m ara ![]() Oyi tuga now eh, the thing na ebutekwa akwukwu ![]() Nwa mama achoghi inwu |
Dreamsinbc: ![]() |
ATMC: really? daalu inugo. |
Dreamsinbc: Nezianu Agaba mji eme onu. A biam kam kwuo na Agaba bu ezigbo mmadu, just like Skimpy kwuru. Ihe m na afu aburu ihe odee ojiri zaa Clans. ![]() |
clans: unu ma asu kwa asusu a.. choi!! efuolamm n'eme free igbo classes na my bedroom every night. registration fee ; FREE duration; all night long ![]() |
ifyalways: Tosh,biko kedu Darfur? A nam e-missi ya.Mgbe oge ruru iga akoro Umu uwa ihe iji nwanne m Nwoke wee mee ![]() Mama anuru m na darfur wuzi Onye ara na psychiatric hospital di na London. ![]() M ga gbalia gbaruo London next yr ka m ji Anya m hu ![]() |
agabaI23: Tata bu ubochi uka. Adighi ekwu okwu dika nke tosh na Ify na-ekwu ta. Ka m chebiri unu echi.Archdeacon agababrezi ![]() ifyalways: Leenu Agaba ndi holy nweje ?Nke a putara na this week wu nkwalicious week . . . . . . Ifysco ![]() skimpychick: Ify nwanne biko izu uka ga adiri gi na mma. Hapugodu nke tosh na agaba nkwa na agu ha all the time. Mana agaba di ka obu ezigbo mmadu karia toshSkimpychick Imaghi na a wu m virgin? ![]() Owu Ify na agaba na ndi otu ha mebiri umuoma nile biara ebe a. Ify disvirgin-uru nwanne m Nwoke Ana akpo darfur. ![]() Imaghi. The thing ka n'ewute m, bc oge ahu m choro ka Ify kuo m nkwa ighotara but after Ify mechara nwanne m bia gbafuo gbakuru one senator kuwa ya nkwa, mechaa hapu de senator bia ga kuo one onye 419 nkwa, ige ahu ka m ji Mara na Ify wukwa samba-belito ![]() Ify mechara kuo Onye ngworo nkwa ![]() That time agaba na one Akwuna Ana akpo Felicia na akpa. Whereas muwa wu Toshmann nwa mama nu na seminary n'ekpe ekpere only. ![]() |
ifyalways: Tosh, I di sure na o bughi gi gbanyere m something "violent and volatile" n'ahu ?bia ify biko were style jiekwa brake there . . . olee nke wu nkita rachaa nshi, eze eree ewu. imaghi ndi gi na ha kuru nkwa, gi bia ikpo m aha. . . o gini sef. . . o whole me, eze condom. .. mu na gi kugodi nkwa sef, condom ogwula? ![]() biko mee osiso daba maternity ka m mara ma m ga agbaru ulo bia lere child presentation this christmas. . . and dikwa sure onye kuru this nkwa o ![]() but ifybembe . . . idi egwu ooo . . so gi na rice na akuzi nkwa now ![]() |
ifyalways: Na Toshmann be dis?Yes it's me ![]() |
omenka: Wait until someone comes here to call the writer a Yoruba bigot asking why a Yoruba man has to be the one to score the goal in his illustration, then you'd know the kind of deep shit we are in in this country!Haven't the politicians used this trick on us for 50yrs? When shall we learn? D'you know that the reason we don't yet have a revolution in Nigeria today is bc of tribalism. The corruption in Nigeria today makes Abacha a handsome saint. Yet people can't revolt bc some will say it's our son's turn why should we revolt now. Who looses? |
peppy luv: Nice 1 opI feel you,BUT you know, sometimes there's strength in restraint. You come online and fight with someone you don't know, have never met, may never meet, have never seen. What d'you gain? You go to bed angry, then you wake up and start hating people from another tribe. Perhaps if there's a Yoruba gentleman in your office the next day, you pick quarrels with him unnecessarily. Even when he may be a nice person. Who looses? YOU. Think about it, you've lost your inner peace and you hate someone you've never seen and can't hurt, then you vent your spleen on someone who did you no wrong. Did you know that the reason those threads reach 50-200pages is bc people respond to them. If all reasonable people shun those threads they won't pass 3 pages. My advice is that if you see those pages. . . "jump am pass" . ![]() A Yoruba guy once helped me with a job in Ohio, then I come to nairaland and see the infighting btw igbos and Yorubas, guess what I do? . . . I go to my fridge, get a can of beer, drink, and laugh. When Nigeria won the african cup he was the one who called me to watch the he in his house we had beer together and some grilled meat and when I came to nairaland I saw the tribal threads again and I laughed and went to bed. Ignore those threads. I do. It works. Judge people by what they do and not their tribe. Don't always respond to those threads. Jesus didnt respond to those who call him names. Socrates didnt respond, Martin Luther king didn't respond, mandela didn't and Obama isn't responding t those calling him names. There's strength in restraint. I love igbos I love my ethnic group. I DO NOT hate Yorubas or Hausas. I love being black. I don't hate white people. ( racism is worse than tribalism, tribalist think your tribe is inferior, racism thinks blacks are less than human) but I still don't hate whites, I just love my skin. ![]() Always keep good company. Regardless of ethnicity. Find good people and be with them. Cheerio ![]() |
ifyalways: Ify na ulo agaba kwa ? Enyi a ijikwa anya gi?Darfur n'asa efere na central London, owu imaghi that one? ![]() But seriously amaghi dim na agbaga World Cup. ![]() Irukwuru-Irukwuru eee ![]() |
This is for the tribal warriors in this forum, you know yourselves How come in soccer, a Hausa man (actually they are kids) passes the ball to an Igbo man (kid) who gives the boy to a Yoruba man (kid) who scores a goal and the whole team rejoices and all fans rejoice as well. Yet after the game we are at daggers drawn. I got this from the Internet from some dude: read ![]() [b]When a Nigerian National team scores a goal......Nigerians of all ethnicity and religion will jump up in jubilation and be screaming one word, one language in one voice "GOOAALLL!!!". That moment, we forget our ethnic & tribalistic sentiments whether it was scored by a Hausa, an Igbo or a Yoruba man. We love the feelings, we cherish the moments, we adore the players and we sing with one voice....."Up Super Eagles, Up Flying Eagles, Up Golden Eaglets and Up Green Eagles". When we talk about those games....we talk about "Nigeria" with one voice. We always wish Nigeria the best and support Nigeria with our great man power to go all out for the "Glory", for the interest of "One Nigeria". Nigeria can work, Nigeria can be a better place, Nigeria can move forward if the Hausa man can support the Yoruba man in government, if the Yoruba man can shun every ethnic sentiments and support the administration of the Igbos government provided they are right. Look at the Golden Eaglets...the Hausa man [YAHAYA] passed the ball to the Igbo man [IHEANACHO] & the Igbo man tries and dribbles his way out of the huddles just to set up the Yoruba man [AWONIYI] to score the goal. That one goal that was fought for by the collective responsibility, hard work and contributions of all the ethnic Nationality for one common goal [interest] that will benefit, elevate and sky rocket this One Nation to a greater high and achievement (s). We should learn from this... we are one Nigeria, and that one greater Nigeria will only be possible if we eschew this our habit of ethnic sentiments and religious bias. UP GOLDEN EAGLETS, UP UP UP NIGERIA against Mexico, victory is ours!!![/b] |
khalids: To all those saying the boys are overage , please see the links belowTruly Truly I understand Damn!!! Make I see anyone wey talk say these kids no deserve this victory ![]() |
solowork: Blatter also knows that teenagers take bad habits into adulthood if no one is there to guide them.They are f--king teenagers who just conquered the world. D'you expec them to stand straight and give a speech like Mandela? ![]() Go to blatter's country and see how teenagers behave. I can assure you, Nigeria, and indeed black Africa has the most disciplined teenagers in the world. Blatter's knows that, even sef referees are trained on how to officiate u-17 games. That's why they have fewer red/yellow cards. These are kids. They can't even vote in an election and here in America they can't even have alcohol. Just bc they have developed some tiny sparse hairs in their private part doesn't mean they have grown. Don't be decieved by their height and muscles, these are kids. Watch premiership and see how adults celebrate, the imagine kids half their age winning World Cup. Biko leave these kids jare this na the only thing wey you see for their body, na wa for naijans oNo be u-21 be this o, na [size=28pt]U-17[/size] |
solowork: Of course, the insults. I was winning, celebrating with and praising them, until Alampasu did what he did with the ball and also when the boys started shouting on the podium in front of the officials. You can shout and run around the field and be happy and somersault. But PLEASE behave when you're standing in front of Sepp Blatter.they are teenagers!!!! even blatter knows that ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 46 47 48 49 50 51 52 53 54 (of 261 pages)

, irukwuru aguo m baaaaad
. M hu nwa agbogho n'uzo, ya machaa nnoo mma, m gakwuru ya bido gbawa ya TT. Nwata flow kwa, m si ya bia be m, ya aju, si m soro ya bia be ya. M kwe one time
. . . chei. . . irukwuru-irukwuru aguola m baaaaaad 

