Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,756 members, 7,824,167 topics. Date: Saturday, 11 May 2024 at 02:08 AM

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. - Culture (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (21946 Views)

Henry Chibueze Onwughalu Is Dead (Eze Ndigbo In China Dies) / Izuchukwu Nwajiaku Dies In Malaysia (Eze Ndigbo 1 Of Malaysia) / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply) (Go Down)

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:26am On Jan 22, 2015
Ma umbulari ma aziza, enwero nke m ga biayenre aka.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:27am On Jan 22, 2015
Nwaanambra1 ikwesiri iga je juo nne gi ajuju ka ogwa gi onye bu nna gi maka na omume yichara nke ndi ofe nmanu.
Mana ka ngwa kwa gi mgbe obula ekwensu kpobatara gi na onitsha nwe zute gi n' uzo,eziokwu nga eji ula na okpo we kubanye gi na ime gota. Anu mpama

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by iamrealdeji(m): 11:29am On Jan 22, 2015
DeviIhimself:
Buhari bu ogbu mmadu
Apc bu ndi bokoharam
Tinubu bu nkita ara
Osibanjo bu akalogheli
Elrufai bu akakpo(akanri)
Obasanjo bu enwe (monkey)





Gej ruo afo 2019
Igbo Gorilla,you think we don't understand what you're saying,calling Tinubu dog?
Even if your father Ojukwu was alive,he'd campaign for Buhari

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:31am On Jan 22, 2015
Bobbystanley:
O bu alu onye Igbo itinyere Buhari vote.

It is an abomination for an Igbo man to vote Buhari!

obu alu na nnagi muru gi ma na onyeghi gi ako na uche! grin

it is an abomination that your parents conceived you without imbibing wisdom and knowledge to you! grin

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:34am On Jan 22, 2015
nwaanambra1:


na ghogbu onwegi! itiboribo! oburu na ima ihe di na politics igaghi idi na ko ka tata! undecided
Ewu awusa,onuku igala...nee gi otule na politics. Ezi ofia amaghi onye bu nna ya. Nne gi turu afo ime gi na obodo ndi Yoruba. Kitikpa gbapi kwagi isi,ozu nwuru anwu

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by FKO81(m): 11:36am On Jan 22, 2015
[s]
nwaanambra1:


obu alu na nnagi muru gi ma na onyeghi gi ako na uche! grin

it is an abomination that your parents conceived you without imbibing wisdom and knowledge to you! grin
[/s]

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:37am On Jan 22, 2015
nwaanambra1:


obu alu na nnagi muru gi ma na onyeghi gi ako na uche! grin

it is an abomination that your parents conceived you without imbibing wisdom and knowledge to you! grin
Ezi ofia, o buro na ashawo ka nne tutara ime gi. anu mpama

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:40am On Jan 22, 2015
Eyepencil:
Nwaanambra1 ikwesiri iga je juo nne gi ajuju ka ogwa gi onye bu nna gi maka na omume yichara nke ndi ofe nmanu.
[s]Mana ka ngwa kwa gi mgbe obula ekwensu kpobatara gi na onitsha nwe zute gi n' uzo,eziokwu nga eji ula na okpo we kubanye gi na ime gota. Anu mpama[/s]

oji onu egbu oji! grin grin akiko negwu gi a egosi gwo aro gi! tongue tongue

nnem amughim! nnam muru 'm - nnem gbara'm osi ali!

ngi obu nnegi muru, biko ga ju ya ka ogwa gi nkita tubara ya ime oji muta gi! maka na inaghi akpa agwa ka mmadu! grin

ozu nwuru anwu na ga ije! cheesy cheesy

Modified:

kita kam fu handule gi undecided

'eyepencil' undecided undecided

chai! nsogbu dioo! grin grin grin grin

anam makwa nu no bu nwoke ana du amu nike ka mu na ya na kpa! grin grin

taaaa!!!! eweee!! alu emeee!! grin grin ozu bi ko jee so be ndi na du gi amu nike bikooo! grin grin grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:41am On Jan 22, 2015
Ihere e megbuolam ebe a.

Dimkpa abuo nocha, na e zuzu ka ndi na enweghi ugu.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Algebra12: 11:42am On Jan 22, 2015
nwaanambra1:


oburu na ibughi onuku awuka ika ma na aka mmadu di n'ofe kemgbe mana ndi ofeke di ka gi ka ne che no bu aka enwe! grin

Nkita rachaaaa gi anya !
Ataghim gi uta. Igbo si na onye atuuru ilu kowaara ya, ego ejiri luo nne ya furu efu.

Anu mpama.

6 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Eyepencil: 11:50am On Jan 22, 2015
nwaanambra1:


oji onu egbu oji! grin grin akiko negwu gi a egosi gwo aro gi! tongue tongue

nnem amughim! nnam muru 'm - nnem gbara'm osi ali!

ngi obu nnegi muru, biko ga ju ya ka ogwa gi nkita tubara ya ime oji muta gi! maka na inaghi akpa agwa ka mmadu! grin

ozu nwuru anwu na ga ije! cheesy cheesy
grin grin Ngwanu eme i gbagota onitsha ka nmara na ndi obodo una aga abia buru ozu gi we laa abakaliki,anu ofia . i kwesiri imana ndi otu gi enweyi onu na anambra state.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by adanduka: 11:51am On Jan 22, 2015
honourhim:


Dika election anyi si aga n'ubochi taa, echeghi m na o ga acho imegide anyi ozo maka i nwe mmeri na mgbe ozokwa a ga atu vote.

Afo ole ka odi? Enweghi kwa mgbe ozokwa for this matter
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by wakaman: 11:54am On Jan 22, 2015
ohh this na yiboo people thread as na yiboo then they speak so.
make i yiwo go iwo orun.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by nwaanambra1(m): 11:55am On Jan 22, 2015
Algebra12:


[s]Nkita rachaaaa gi anya !
Ataghim gi uta. Igbo si na onye atuuru ilu kowaara ya, ego ejiri luo nne ya furu efu.

Anu mpama.[/s]

ose! afu yem ya ose nagha! ofugbue nya! grin grin

onuku awuku! muntula! grin grin
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 11:58am On Jan 22, 2015
honourhim:


hahahaha,,,nwannem. O nwere ike i gbanwe o.
Onye ga agbanwe, Buhari? Chineke ekwela ka ngwere gbaa aji.

Ekwenyeghim Buhari.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 11:58am On Jan 22, 2015
Kama nma tuyere ezi ofia onye ugwu, kama kam daba bridge onitsha ka mmili bulum naa undecided
Odi unu ka buhari melie oga echeta ndi igbo? Mgba wa ka ogha chiputalu anyi, anya oji anyu nsi kpolunku.

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by CzarChris(m): 11:59am On Jan 22, 2015
Bia OP, iji kwa ahu? undecided Kedu ka isi bia ebe a wee na asi ka ndi igbo binyere buhari aka na akwukwo? O buru na ima ha, ma o bu iche fu ole, o bu buhari a gara ga tu ba Ekwueme na mkporo ma na o ruo na aka shagari bu onye isi Nigeria ya ede be ya na ulo ya, e chefuole umu NYSC iri egburu na 2011 maka na o dara election, oge ha nwuru, buhari oputara wee si ndi nne na nna umuaka ahu ndo? Mba. O bu kwa otu buhari a gara a ruo asambodo ya si na oguru waec nke gi lee ya anya I mara na o bu asi asi. Buhari bu agadi nwoke ya ga zuo ike ka ndi na eto puta eto puta chitukwanu.
Maka ezuoku, onye igbo o bula tunyere ya vote bu onye osuimi.
GEJ ruo 2019

6 Likes 2 Shares

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by adanduka: 12:01pm On Jan 22, 2015
egift:
Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.


Ahula mu tata ebe otu onye na akpo onwe ya ala Igbo

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:01pm On Jan 22, 2015
nwaanambra1:


ose! afu yem ya ose nagha! ofugbue nya! grin grin

onuku awuku! muntula! grin grin
Kedu ife onekwu?
Nwata bu onye ofe mmanu o grin
Onukwu taa sie ebe fuo.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 12:06pm On Jan 22, 2015
iamrealdeji:

Igbo Gorilla,you think we don't understand what you're saying,calling Tinubu dog?
Even if your father Ojukwu was alive,he'd campaign for Buhari

Afo sagbuo nne i
Otolo gbagbuo nna i

Otu nne i ebea

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 12:07pm On Jan 22, 2015
Fire15:

Olooshi olori buruku, omo ajeokuta ma mumi.

Otu nne i

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by DeviIhimself: 12:08pm On Jan 22, 2015
BrokenTV:

Nna ezibote iwe di gi na ahu i choro iji ochi we gbuo mu ebe, a muka tara mu amu ebea afo mu choo igbawa.

cheesy
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:09pm On Jan 22, 2015
honourhim:


Anam echekwa ya. Onwere ike ogaghi achicha ochichi ya ma nwua. Ihe na ewutem bu na onweghi otutu ihe Jonathan mere na afo isii ochiri anyi. Anyi adighi enwe oku na ihe ndi ozokwa.
O buru ma itulee ihe Ndi ozo mere n'oge nke ha, (onye dika Obasanjo) imara na Jonathan na agbali.

1 Like

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ak47mann(m): 12:30pm On Jan 22, 2015
FKO81:

Kedu ebe anuofia ana akpo Obiageli nor na nairaland (an impostor)
Come an tell umunna who is your father na ala Igbo.
nke ahu na agbara akwuna na be ndi ofe mmanu cool

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:32pm On Jan 22, 2015
egift:
Buhari bu enyi Ndigbo. Buhari gacha, oburu Ndigbo. Jonathan nwa ala mmiri ga ala mbuchi Valentine.



Onye ihe bayere ya di Ndigbo mma. Aligbo nime na akwado Buhari.


Thunder baawa gi isi gi na buhari gi.

3 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by egift(m): 12:33pm On Jan 22, 2015
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by ak47mann(m): 12:36pm On Jan 22, 2015
Eyepencil:
Nwaanambra1 ikwesiri iga je juo nne gi ajuju ka ogwa gi onye bu nna gi maka na omume yichara nke ndi ofe nmanu.
Mana ka ngwa kwa gi mgbe obula ekwensu kpobatara gi na onitsha nwe zute gi n' uzo,eziokwu nga eji ula na okpo we kubanye gi na ime gota. Anu mpama
cheesy cheesy
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by honourhim: 12:36pm On Jan 22, 2015
nzeadachie:
EKWETAGHI M NA OBU ONYE IGBO TURU IME GI, JUO NNE GI ONYE BU NNA GI MA O BURU NA O GA EKWE GWA GI, ONWERE IKE O BURU NDI UGWU BIARA IGO IRON BED NA ULO UNU TURU IME GI

Nwanne wetuo obi. Abum nwa afo igbo.

Gini mere Jonathan jiri wepu Barth Nnaji? Nwoke mere ka oku anyi na adi mma. Kemgbe ewepuru ya anyi adighi enwezi oku.

Gini mere Jonathan jiri wepu Stella Odua ma okweghi ewepu Dieziani Alisson Madueke onye riri otutu ego?

Gini mere uzo Enugu rue Anambra jiri di njo rue ugbua? Uzo Enugu rue PH dikwa njo. Uzo owerri rue PH di njo.

Gini mere Jona jiri wepu onye agha anyi anakpo Iheanacho? Nwoke luru ezigbo agha megide boko haram.

GEJ enweghi oku na obodo ya bu Otueke. Tufiakwa.

GEJ aruchabeghi uzo siri na lagos rue PH n'ubochi taa.

GEJ abughi ajo mmadu kama onweghi ezigbo nguzo. Buhari abughi chukwu kama anam eche na o ga eme ofuma karia ya.
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Longeria(m): 12:37pm On Jan 22, 2015
emiye:
Igwe Buhari

GEJ bu diokpara ekwensu sad wink
Anu ohia ka ibu.

2 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Nobody: 12:38pm On Jan 22, 2015
wink

5 Likes

Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by emiye(m): 12:38pm On Jan 22, 2015
Longeria:
Anu ohia ka ibu.

Mechionu !
Re: Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. by Arysexy(m): 12:49pm On Jan 22, 2015
Unu amaghi na ndi ofe na acho isi uzo owele were nweta ochichi ma buhari nwuo. Ebele umu igbo na akwado apc emegbugo mu.

Ndia ga eme igbo aru ma fa nweta ochichi. Tinubu anya awo choro iji aghugho nye ndi be fa ochichi, na agbanyehi na obj achibugo.

Umu igbo tete nu na ura, GEJ ka mma, anyi ga enweta uru na aka GEJ karia na aka buhari. Ndiwugwu na afu umu igbo dika infidel, maka na anyi adiro aku isi na ala.

Binye aka na umbrella malaria odimma ndigbo

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (13) (Reply)

How Funmilayo Ransome-Kuti Sacked The Alake Of Egbaland In 1949 / Ahmad Bamalli's Installation As Emir Of Zazzau In Pictures / African History And Spirituality

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.