Odumchi's Posts
Nairaland Forum › Odumchi's Profile › Odumchi's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 34 35 36 37 38 39 40 41 42 (of 162 pages)
Yujin: Mazi Ọdumchi, Chilẹkyẹ gba ghụ-ụmẹ! La ezhiokwu, ẹnwẹchara olu ndu ma-aghọtachahun mana m me shi kan(u) were muta ha: olu du ka Ngwa, Ikwere, Ika la ndu nkyẹ ahun(anwa) nọ mpaghara Ẹbonyi. Unu anwụlẹNwanna anyi Yujin, ndeewo o. Ihe m kwe mepe ebe a wu ka onyenye musa asusu ibe ya di ele aga anyi nawa eme. Na asusu nde a dum digba ebe a, o nke gi ka m ka ghota. Anwuchile. |
ChinenyeN: Ochi yie. Have you ever seen "ha" whenever I write Ngwa? Lol. No o, "ha" is not okwu Ngwa, but "wo" is (at least in some communities).O na ezi na avubeem gi ebe I suru "ha" kama o nwe aga Ngwa inyi a di. Ya mu Ngwa o wu digba icho icho. Amusalam ihe ovuru taa. It's true that I've never seen you write "ha" but this your Ngwa dialect is somehow lol: it has many variations. But nevertheless, I've learned something new today. Promoe: [color=scarlet]Me no ome nkari nkari. Iwialawe! Nwere ge kwanu ya nu rumu we (no owuru nu ge lulam nwere)[/color]Aghosaziim ihe I dere kama o di m ka I si na I di nma, o kwaa? Lol. Ndaa aga Ikwere za asi "aga"? Oo "kpa" di ele nke nde Owere? Ihe m na ri wu na inyi anaa asuje "otu". I didn't really understand what you wrote but it seems like you said you're fine. Am I right? Lol. How does Ikwere say "how"? Is it "kpa" (like Owere people)? What I'm thinking is that you guys don't say "otu". |
Chukskalidon: pyguru or what he's called y d insult? U guys shuld nt abuse this mod of a thing. Ogugua is this d first time u c me post on dis thread? Didn't we exchange greetings d oda day. Pls am too old 4 insults oPyguru is the website's automatic anti-spam bot. It sometimes confuses people's posts as spam. I've fixed it. |
Promoe: [color=scarlet]Odumchi, o nwe Igbo ka we di nfe, o gagh e si na Anambra puo. Ma ndi efulefu (ndi amaghi asu asusu ha) enwere n'ala Ikwere na aghota mgbe m n'asuru fa asusu bem karia any other Igbo dialect. Ma otutu okwu enwere na Igbo Izugbe si n'onu Onitsha. Ajukwam (amarom maka ndi ozo), m ma asi no Igbo ndi Onitsha ka we di nfe.[/color]Amam. I manu na I juo ndi nmadu olu Igbo kachasi nfe, ha ga-si na asusu be ha bu nke kachasi nfe. |
Nsogbu adighi. Ahulam ya. Happy New Year. |
Eze Promoe: [color=scarlet]Dika ndi asusu ha n'aria ahu we no kwa na otu steti.[/color]I si asusu anyi na-ra ahu? Lol. Abia steeti anyi ebughi oke ibu mana mba di n'ime ya di ntutu. Ndi Ngwa bi na ndida Abia (southern); ha na ndi Etche (na Rivas) na ndi Ndoki na asukata. Anyinwa bu ndi Aro bi na mpalite (northern) Abia na aka Ikenga (north eastern). Asusu anyi gbara iche. Eze Promoe: [color=scarlet]Ee! O ihe nne nnem na agwam ma na anam afubu ndi Ngwa na ndi Aro ka otu ndi.[/color]Lol o dighi o! I ma na nne nnam gwaram otu a: o si na asusu Igbo nwere uzo ano. E nwere Aro, a bia nwere Igbo, a bia nwere Ngwa, tam a na bia nwere Ikwere. O si na Aro kachasi nfe na nghota; Igbo bia ditukwa nwa nfe; Ngwa na bia sie ike; Ikwere na bia taa akpu! ![]() ujchief: Kedu mgbe a n'echi odumchi ezeigbo Nl?Nne, na oge n'adighi anya. O di ka ndi nmadu ka na-eri oriri Krismas. @Ify O bu gi na eme-enjoy. Aro anyi nawa adi nma ntaa ntaa za na aka Chineke. Ekele diri Chukwu na I ruole na udo. |
ChinenyeN: Wo laabu sokwa la ke Izugbe; part of the Onicha-Enugwu and Owerri-Aba standard or "urban Igbo".Imeele o. Biko, m ma na I ma na-ri guma m wu onye oke ajuju; ewekwa iwe ka m juoteeri gi ajuju olu odo: aga a I dere "Wo laabu", Ngwa ana-suje "wo" ka o bu "ha"? Moo m nobe na-ri na o "ha" ka inyi na-suje. Thanks. I know that you might think that I am someone that likes to ask many questions, but don't be annoyed, let me ask one more: since you wrote "Wo laabu", does Ngwa say "wo" or "ha"? I have always thought that you guys say "ha". Eze Promoe: [color=scarlet]Me duo gba inhia n'ilu Isoma ma na keta ka me n'ohu threadi wa. Me du no repu PHC! AMMEKA! NWENE! Odumchi inhiala?[/color]eeeeh, Eze Promoe, nwa za avo nne Ikwere, m "hiala". Ndaa aga gonwo mere? |
Abi dem say North na majority for Nigeria, kee kwanu ndi nmadu? |
Odika asusu Ikwere na Aro di almost similarLol. I don't know about that one o. From the looks of it, Ikwere seems to have more in common with Ngwa than it does with Aro. |
Doesn't a thread like this already exist? Anyway, the terms "dialect" and "language" exist only in relation to each other. In actuality, any form of speech that varies from another can be termed a language. If that were the way we classified them, we would have millions of languages in this world. However, it isn't so. In order to avoid that, similar languages are grouped together under an umbrella language and made into dialects. |
ChinenyeN: I don't think I would write 'to roast' as "ighu", unless I want to write 'to see' in the same manner, because there really in no difference between the "h" sound of both words (at least not in my lect).Oh okay. I see. ifyalways: Not butting in to your argument but there is a difference in pronuonciation of the two words ie ihu(face) and ighu( to roast)Ify, I gara ileru anya ka i hu na ihe anyi kpaga bu 'ihu' (di ka ihu uzo) na 'ighu' (di ka ighu anu na oku). Ugbua gwanu m o buru o nwere ihe di iche na etu ha abuo si daa na nti. I laje Aro anyi? Uzo oma, nnu. Noisa ka m gooro gi ovo oma: Ka Obasi di na elu na ali noiri gi na aga a I za choro I za ebe I za alo nwa; ka nde mgbansi na nde anya uvu mgbeni ivu gi; ka I gaa vu ihe I kwe lawa, megbaa ihe dum I choro ime na udo. *pours wine on the earth* Ify, ije oma o. Ako bu ije. |
pres-elect: ![]() otele: translation plsKa m legodi o buru m ga-aghotapu ya: Igbo Izugbe: Umu nke anyi. Umu Isoma-Ele (obodo) ekele m unu! Ele ukwu! Anam ekele unu ndeewo! Amam unu kwesiri ekele, na afo ohuru a. Ka Chi Okike bi na elu choo unu nma. Goziekwanu unu umu nne! Ndeewo! Igbo Ikwere: Rumu k'ayi. Rumu Isoma ele buru oma! Ele ukhu! Me no kana annu ammeka! Me maru annu gbalam ekere, gbalawuso aro enhie. Ka Chiokuke bi n'elu ma anu mma. Gozikwule anu nu rumu we! AMMEKA! |
Are we really going to continue with this in this new year? ![]() |
NRI PRIEST: Odumche,"ihu" and "ighu" aren't pronounced the same way. I don't know what you 're arguing about. We Anambrarians say "ihu". Eze-Promoe is correct.Wonders shall never end. If I may ask, what is the difference in the pronunciation of 'ihu' (to see) and 'ighu' (to roast)? |
J12: Ol'boy wetin you dey talk?Translation: Greeting: My friend, how are you? Have a good new year; let the old year go in peace. Let the new year bring good things and progress; let God protect you and your family so that you won't suffer illness; so that haters and enemies won't see you. He who says that this new year will not be a good one for you says that to himself. Response: Yes oo. Let it be with you as you have wished me. |
NRI PRIEST: You should say in "Aro Igbo"....You make it seems like every Igbo speaks Aro. I hate when ppl do that.You're supposed to know that Igbo varies. It cannot be said that what I wrote is not Igbo language. I simply wrote what my parents taught me as "Igbo language". Happy New Year, Nri. ogtavia: Where are you from and why are u using the letter ''v'' in most of ur statements?M za Arochukwu. O aga anyinde za asu. I'm from Arochukwu. That's how we speak. |
Avo ovuru erusala. ![]() |
In Igbo, the traditional way to wish someone "happy new year" is by igoro ya ovo (praying and pouring libations). Greeting: Enyi, ndaa? Nweekwa ezigbo avo ovuru o, ka avo ochie gbara aka laa. Ka avo ovuru wete ihe oma na oganivu; ka Chineke chee gi na ezinulo gi ka inyi mgbeni uwa uwaasi; ka ndi iro na ndi anya uvu mgbeni ivu inyi. Onye si na avo ovuru amaa adiri inyi nma ya adikwara yoonwo. Response: Iy woo. Ya dikwara gi aga a. |
Nne, nweziekwa ezigbo afo ohuru o. Okpo ocha means catfish. Is it used as an expression in Mbano? |
ChinenyeN: Lol the same thing that it is for most of West Africa; yam. NRI PRIEST: Yam.Interesting. Thanks. Do they also have ovo/ofo/owho na ogu? |
Inyi emeele nni. Thanks for your replies. Na wo nabu, ndaa nke wu Izugbe? Out of the both of them, which one is centralized? |
Eze Promoe: [color=scarlet]I'll advise you to meet someone from Anambra/Enugu in person. Tell him to pronounce the two words, you'll see the difference. There's no English words that i can use to make reference to that. BTW, to roast is ighu not ihu, ihu is to see.[/color]I don't see what Anambra/Enugu has to do with this; there are certain things that are the same in Igbo, irrespective of location. to roast is ighu not ihu, ihu is to see.This has even confirmed my suspicion. There is absolutely no difference in the pronunciation of ihu (to see) and ighu (to roast). |
ChinenyeN: Odumchi, there is no way anyone would know to write "gh" as opposed to "h" without studying Igbo in school or familiarizing oneself with Igbo linguistic studies (for those who didn't study in school). The letters "gh" and "h" are simply nothing more than convention, and it isn't a convention that anyone would know unless he or she were taught. There is nothing intrinsic about writing "gh" as opposed to "h".Thanks. This the the realization that I have finally come to. I remember you saying that you taught yourself Igbo. So then I want to ask you: have you familiarized yourself with it? And if so, how did you do so? |
I once asked someone this question before and they said that words that have a slight 'n' sound (like "ihe", meaning "thing" are spelled with 'h' and that words that don't have the slight 'n' sound are spelled with 'gh'. But here are examples that break that rule: Thing - ihe (pronounced: inhe) Light - ihe (pronounced: ihè) To leave alone - ihapu (pronounced: ihapu) To roast - ihu (pronounced: inhu) |
Eze Promoe: [color=scarlet]The difference is the 'h' and the 'gh', do you know how to pronounce 'Ughelli', there will always be a difference in it. Gh is pronounced as ghi but the gi there won't be stressed, it affects the word in a little way. Meet someone who can speak Igbo very well to pronounce agha (war), aghara (random)[/color]Speaking Igbo isn't the problem here. I am a native speaker and I speak the language very well. What I'm trying to comprehend is the reason for the difference between the spellings of those two words because they share the same sound. The way they sound alike is the way ihu (to see) and ihu (to roast) also sound alike. I don't know how to pronounce Ughelli, so I can't understand that reference. However I do know that agha is pronounced ághá (almost as if you are trying to smell your own breath). I'm not too familiar with the term aghara because my people say "random" as mberede. I do know that the 'gh' sound in words like aghara-aghara (disorganized), is pronounced differently from the 'gh' in ághá (war). The 'h' sound is stressed more in ághá than it is in aghara-aghara. |
Does wearing clothes equate to "civilization"? |
Ndaa nde no nwa? |
Wo agwula? |
Ngen mere mu amaa ekpepu? |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 34 35 36 37 38 39 40 41 42 (of 162 pages)

de thing tokwara uto n'ire with style 

are spelled with 'h' and that words that don't have the slight 'n' sound are spelled with 'gh'.