AndreUweh's Posts
Nairaland Forum › AndreUweh's Profile › AndreUweh's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 66 67 68 69 70 71 72 73 74 (of 206 pages)
Parisgoodman:Biko, this is not a translation thread. It is about greetings, well-wishing, aknowledgement and salutations in Igbo language and culture. |
freecocoa:Imeela. Ndi Awka juputakwara na nairaland. Ndi di ka Udezue no kwa na akuziri anyi olu Awka. Ji sie ike. |
NRI PRIEST:Imeela nwa Umuoji. Ndeje di kwa uto. Ke ndi ozo na asu ndeje?. |
[quote author=olaniyi .o link=topic=781837.msg9341200#msg9341200 date=1318625716]igbo language my manliness[/quote]This thread is not for stinking pigs like you, so scram Ikwi-kwi. |
[quote author=Don-Chimax link=topic=781837.msg9341230#msg9341230 date=1318625999]Igbo kwenu! Obu ihe nwute na ufodu ndi igbo anyi amahi asu igbo. Otutu n'ime anyi amakwahi ede igbo, nka bu ihe joronjo jokaria udele ma sigbou kwa nkakwu na isie. Umu igbo oge erula mgbe anyi ga-ekuli kwanite asusu igbo ya na omenana anyi iji gosi na enwere ebe anyi si bia bu obodo igbo. Igbo si ma Emengwa emeyaru odachi. Ka chi fonu igbo ndi oma nwem.[/quote]Iji Okwu. |
chrysso83:Nwanne, onye nwe anyi nonyere gi. I bu onye ebee?. |
Na obodo any bu Isinweke, anyi na asii anwunno , unu anwuna, unu emele nwuchu. Na ututu, anyi anaghi asii ututu oma. Mana anyi na asii iboolachi, Iteela, Itetala. Na abali tupu anyi ehie ura, anyi na asii kwa, ka chi boo, ka chi nwo, ka oru echi. Anyi nwe onye obia, anyi na asii ya Iyoola, Iloola, I wuchala, Ukwu gi amaka. Ama m na otutu obodo AlaIgbo, ana asii onye ije nno. Mana na Isinweke, any anaghi ekwu otu ahu. |
udochika:O ga diri gi mma. Udo di. |
Igbo ndi oma m ji eme onu. Onye obula bia kowaa ihe ekele putara na obodo unu. Ma o bukwa ka esi ekele na ala unu. Igbo ndi sii na: Agbor, Ogwashi-Ukwu, Asaba, Kwale, Onitsha, Awka, Nnewi, Ozubulu, Ihiala, Anam, Ekwulobia, Abagana, Nimo, Udi , Enugu, Ngwo, Nsukka, Obolo Afo, Awgu, Abakiliki, Ohaozara, Afikpo, Ishiagu, Ohafia, Arochukwu, Ovim, Isuochi, Umuahia, Afara, Ohuhu, Aba, Ndoki, Obigbo, Omuma, Diobu, Rebisi, Elele, Ahoada, Ndoni, Owerre, Mbaise, Oguta, Umuelemai, Amaraku, Nsu, Isinweke-Etiti, Obowu, Avutu, Onicha-Uboma, Mgbidi, Aro Ndiizuogu, Nkwerre, Orlu, Awo-Omama, Ahiara, etc. Biko, bia kowaa ka anyi muta. |
mjconcept:Imeela. |
[quote author=alj_harem link=topic=781837.msg9340929#msg9340929 date=1318622337]How am I and others meant to improve if we can not understand what you are posting ? I am an active learner of Igbo language and You as well can attest to my improvement in Igbo language and culture[/quote]Thanks for your attempts at improving your Igbo language skills. Probably, I should take you on in the translation thread. This particular thread just likeI said earlier is for Igbo bu Igbo. Meaning an attempt to draw out NdiIgbo well versed in Igbo language. If there is anything you do not understand here, do not hesistate to let me know in the translation thread. Chi gozie gi. |
Ndi Igbo na-ahuta onye enyeghi ekele di ka o siri ruru ya di ka onye obi ojoo. |
engineerd:Get out of this thread castrated monkey. |
Moonlight stories are so much here. These are all false attempt to ensure that Ife or Yorubaland is the craddle of civilization. Yet before the first bicycle in Yorubaland, In Obodo Oyibo, they were already flying in the skies. Don't be deceived guys. |
[quote author=alj_harem link=topic=781837.msg9340535#msg9340535 date=1318618660]Andre Kedu nwanne I would like if you could please translate it as you post Thanks[/quote]@Alh Uche, am sorry, this thread is meant to improve Igbo writing and the target is Igbo bu Igbo. |
Aigbofa:Indeed Awo failed Sir Louis Odumegwu-Ojukwu but at first in the late 40's and 50's they were close friends. |
Pukkah:Never. Ajuluchukwu was a core Zikist and had nothing to do with Awo. |
[quote author=South.East link=topic=781817.msg9339575#msg9339575 date=1318609754]Thanks, but do you have any evidence of this friendship?[/quote]I do but will have to search for it within 48 hrs. |
Awolowo's friend in the east then was Sir Louis Odimegwu-Ojukwu-Nigeria's first multi-millionaire and the father of the defunct Republic of Biafra's C-I-C. |
naijaking1:Some people want states to be created for selfish reasons and I will not be part to that. From the entire south east, the most viable and most qualified state to be created is Njaba state with capital at Orlu. I am not from this zone but they do deserve one for many reasons I discussed with you the other day. |
NdiIgbo, come and express different patterns of greetings here. Igbo ndi oma ekele unu. |
N'ala Igbo, enwere uzo di iche iche e si ekele ekele. Tupu onye Igbo obula alakpuo ura n'abali, o na-ekele ndi ha na ya no ekele ma sikwa ha KA CHI FONU, BOONU CHI, KA ABALI CHEBE ANY, RAHUNU URA NKE OMA ETC. Onye Igbo rahuchaa ura teta, o na-ekele ndi niile no ya nso site n'isi ha, UNU ABOOLA CHI, UNU RAHUKWARA NKE OMA, UNU PUTAKWARA URA. |
Ekele na-abu isi n'ihe onye Igbo obula na-eme. Onye Igbo obula na-akpu ekele n'onu mgbe obula na kwa ebe obula o no. Ekele bu ihe diiri ma okenye ma neata. Nwata na-ekele okenye ekele, okenye na-ekelekwuazi nwata. Onye obula n'ala Igbo na enye ekele di ka o siri ruru ya. |
Ekele (ekene) bu otu n'ime okpurukpu omenaala zuru Igbo niile onu. Ekele malitere mgbe ndi Igbo malitere. Onye obula bu onye Igbo na-ebuwe ekele uzo n'ihe obula o na-eme maobu ihe obula o choro ime maobu ebe obula o no. Ndi Igbo kwenyesiri ike na o bu ekele ka mmadu ji amalite mmeso oma ya n'ebe mmadu ibe ya no. O bu echiche na kwa nghota di otu a kpatara ndi IGBO ji ekwu okwu were na-asi na o bu ''E KWE EKELE IHU ASAA''. |
Ita akwa ndu (o na-ata akwa ndu)--izuzu ezuzu (o na-ezuzu ezuzu). |
Dede1:I support you. |
@Musiwa, though Azikiwe lost in Rivers and Bendel states but the Igbo speaking areas were under the grips of Azikiwe's NPP. At The bendel state legislative chamber, seats from the Igbo areas were occupied by NPP representatives just as in Rivers state up till the senate level. |
@Musiwa, Azikiwe won elections in the Igbo speaking areas of ''Bendle'' state. From Agbor to Kwale. UPN won in Bendle state not because of Awo but because of Ambrose Ali. Igbo hater. |
I come from a part of Igboland where natives believe we do not come from anywhere. Our present abode in Obowu, Isinweke and Nsu has been our natural habitat from the day of creation. |
Kolanut is centrally called Oji in Igboland. However, in some parts of Igboland it is called Aji (Port Harcourt) and Ogi in Agbor. Oji is very unique in Igbo culture. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 66 67 68 69 70 71 72 73 74 (of 206 pages)