₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,379 members, 8,421,645 topics. Date: Saturday, 06 June 2026 at 07:00 PM

Toggle theme

Syncan's Posts

Nairaland ForumSyncan's ProfileSyncan's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 121 122 123 124 125 126 127 128 129 (of 129 pages)

PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:12pm On Feb 24, 2013
saintohia: Ndi Igbo kwenu

Igbo kwenu

Igbo bu Igbo kwezuo nu


.
Nnoo nwanne Ukwu
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:11pm On Feb 24, 2013
klolly: Chai! owurum ka agwara udi okwuá aga me'ji ósó wéreé bgapú na site áh jé cheáriá
Anambra nine nnoo,kedu ije, o na-agakwa? onye afu o makwanu nke a na-ako, ya tinyewe nu imi n'egbe agbasahi ya na akogheli ka onye egbuwalu isi.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:02pm On Feb 24, 2013
berem: gini gbasara kwa nu m? ekwucha go m ihe di m no obi.
Ada, O gbasara gi n'ihi na i na ekwu okwu dika onye choro Udo. ya mere o ji di mma ka anyi roputa onye di mma, ka o buru obu uzo egwu anyi. Nne biko tinye aka ebe ndi o-di-ka-o-di gi no. Biafra Rep ka anyi ga-eso. Biko e gekwala ihe ndi mkpasa na-ede n'elu.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:43pm On Feb 24, 2013
berem: o dikwa egwu! what is there to confirm? when i said some people started this supremacy bullshit long ago on nairaland, ya di ka si abu m onye nsogbu. okwa unu ahuna? this is the only problem i have with Okija Juju. ANAMBRA SUPREMACY! I don't care whether he likes Ojukwu or not, afterall not all yorubas like Awolowo. but trying to make all other southeast states look inferior to Anambra, o bu ezigbote ihe ojo! angry
Ada nne, biko jide obi gi aka, a ma m na ndi nhazi ga e tinye anya n'ala wee nyochaa ihe ahu ofuma, choputa nke a na-akpo "Remote and Immediate cause" banyere ebubo n'ile a.O buru na ikpe ama ya, ka ya bu ezekaudene kwuo mmuo chiri ya ozo. Nne i binyego kwa aka n'akwukwo? Biafra Rep ka ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:35pm On Feb 24, 2013
PointB: Lord Naya,
Thank you for supporting your objection with evidence. Like my colleague noted, Okija_juju will be throughly investigated and decision taken would be made known.
Aka ndi nze diri Lord Naya.Diokpa, i ga-ebi kaa nka. Onye obula ga-ebuso gi agha;ihe gba oto ga ezute ya n'uzo. Biko ndi nhazi, lebara nu ihe nke a o gosiri anya, maka na o buru eziokwu, i mara na o jogburu udele ma sigbuo nkakwu n'isi. Chei anya ahu m iwa. Ka o rakene m otu a ganye na nyocha unu e zuo oke.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 5:47pm On Feb 24, 2013
Andre Uweh: Nwanne, aghotaram ihe i dere. Mana ka osi na adi, obim noo na i bu Eze Ndigbo. Ejighi m ujoo too okorobia.
Andrew Uwe nke Nationale di kwa iche. Mu bu Andre Uweh (Andrew Dikauwe), nwa afo Ihitte-Uboma LGA na Imo state.
Udo diri gi.
Nna nwa! ndewo, kedu maka ori aku na nwa? Unu na anulanu mmiri oku? e kelee m gi.Udo chia.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 5:44pm On Feb 24, 2013
Bia, biko nu umu nne m, e chekwa m na ubochi ta bu ubochi uka. Kedu nke anyi na-emekwa ka ndi ndokasi aru jisi aka ike, ewu kwuo okwu anyi asa ya;okuko kwuo okwu anyi asa ya,lekwa nu m eshishi o. Otu okwu e zuorola onye mara ihe, maka na a tuoro o mara;o mara, a tuoro ofeke;o fenye isi n'ohia.Oke si na ya wara anya bu kwanu otu ubochi ka nkata na-ekpudo ya.O kwa nkata kpudo oke o gbaghariwa mebe nkpotu. O na-abu asokata eze aruruala anya e kpuru nkata n'isi were gwa ya okwu.Mana o gaghi abara anyi uru ma anyi noro na-ekwu nani otu okwu. Okwu onu anyi kwesiri i na-anu ebe a bu okwu ga abara anyi uru,e nwee ihe i nwere itunye maka agam n'iru onodu anyi a i kwuo. Biko umu nnem,o bughi na anyi na-atu egwu, mba! kama o bu ka anyi bu okenye were nka gbara ehi ara oso. Udo chia! Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 3:31pm On Feb 24, 2013
Lord Naya: AFTER BRIEFLY REVIEWING THE POSTS OF SOME WORTHY IGBO SONS I WAS LEFT WITH ALEX101 AND BIAFRA REP AS MY MOST PREFERRED CANDIDATES. MY NUMBER ONE CHOICE IS ALEX 101. HE HAS MY NOMINATION. BUT I MUST STRONGLY ADVICE HIM TO MAKE HIS PRESENCE VERY VISIBLE ON NAIRALAND.


SIGNED LORD NAYA

(ONYEOMA CHUKWU NYER'UGWU; IGIRIGI NGOZI 1 OF OBOWO).
Odogwu Akataka! Igirigi Ngozi nke mbu n'ala Obowo. Biafra Rep Campaign Organisation e kenee gi maka mbinye aka gi, ebe o bu na i nwere ike i roputa mmadu abuo, obi di anyi uto ka i siri nye Nwa Biafra otu. Udo ga na-achi n'obowo mgbe nile. Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 2:15pm On Feb 24, 2013
O kwa munwa bu Syncan kenere Andre_Uweh nke Iwuanyanwu national,si kwa ya ka o binye aka na Biafra Rep, Andrew Uweh e binyeghi aka ya ebe ahu, Andre Uweh e keneghi Syncan. E chere m na onye kenee soni, soni e kenee ya, hmm, anya ka m no ele Andre Uweh.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 1:16pm On Feb 24, 2013
Noiseless2: In additon to my nomination of ALEX101 I will also nominate Biafra rep as my second nomination, not because of his ID but because of the way he aproach topics.

Okija juju is insane and his insanity is not hidden in his comments, so we cannot have an insane person as a candidate for leadership and no need asking me to provide proof for okija juju's insanity as all one needs to do is go through his junky profile.

Unless this leadership position is also for junkies.

Thanks.
Hey, Nwanne mmadu!O je na nwayo!Udo diri gi maka i binyere Biafra Rep aka.Naani ihe di mma ga-ejekute gi ta.Biafra Rep ka anyi ga-eso.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 1:09pm On Feb 24, 2013
9ja_I_hail: Ndigbo udo diri onu.

Reporting to duty, My honorable Commissioner truly i hail you.

Happy Sunday all.
Nnoo!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 1:06pm On Feb 24, 2013
Ngwakwe: @Syncan
Nnukwu Nmanwu a bu Biafra Rep I na etiri nkpu. O di kwa njikere ime ka esemokwu n'etiti Umuigbo bilata.

Ama m n'anyi choro onye agha n'ihe udi Obodo Umuigbo hutara onwe ha.

Gini ga bu aka oru Biafra Rep n'oge udo?

O ma kwa odiche di na akparamagwa umu nwanyi, na aga esi emelata ha obi?

O nwe-kwara omiiko, nwetu onwe n'ala na amamihe na nghota eji achi oha-na-eze Umuigbo na Nairaland ebe a-naghi ahu ihu anyi anya?
Nwanne onye Eze, e kelee m gi nke ukwu. n'ihi na i bu igbo di igbo n'ime. Nwa amadi a bu Biafra Rep bu onye udo,O bu ihe jogburu Udele ma sigbuo nkakwu na o na-abu akpo biafra anyi echebe echiche ogu, mba, biafra bu obodo choro udo, maka onye biri ibe ya biri ka biafra jiri luo agha, o bughi na biafra ahuka ogu na anya.O kwuolari na ihe ya choro bu egbe bere; ugo e bere, nke siri ibe ya e bena; gosi ya ebe o ga e be.
Anyi nile nokwa ga akwunyere ya aka n'ukwu maka no na-abu akwudoru Eze o were chie. Ngwanu lezienu ihe otu onye na ndi nhazi kwuru maka ya bu nwa amadi.



PointB: 'Biafra Rep'I will recheck your nominations and update it accordingly in the next update. Thanks for your patience and understanding.
Ahia di mma na-ere onwe ya. Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:37am On Feb 24, 2013
mafifle: Eti lem aka na akwukwo. Ka ma anyi nile nwere onhru anyi ga aru. Owu ru na Eze eru gi Biafra rep aka, Nze, Ozor, ma obu okwuru oha nwere ike iru ya aka.
A nuru m olu gi, Ihe i kwuru di mma,buru ukpa ekele
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:03am On Feb 24, 2013
mafifle: @Manny The Ezeship congregation in nairalan may be virtual, but it is an actual documentation of the way of life of the Igbos. You can see the exchange of ideas and opinions towards achiving the desired goal. In as much as the eventual winner will not practically assume royalty in the outerworld, the process followed can still be adopted by some modern day communities with little amendment to electing their own Eze.

EzeNdigbo Nairaland wu ogbako umuigbo. ebe ha na ano atu le echiche ga eweta oganihu alaigbo na kwa obodo naijiria.
Ekene diri Obi n'igwe maka ogugu isi o nyere gi, i bu nwa afo n'ezie. Biko i binyegokwa aka n'akwukwo? O buru na i binyebeghi,bia binye ya na-ebe esere anyanwu ututu,akara anyi jiri mara biafra, Udo diri gi, Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m):
Dudu_Negro: fear of Negro no allow you speak for english. onyi ocha! angry
Hahahahaha, a kuwacha m isi ebe m na achi ochi,i chosia ihe i ga akpo m, o buru onye ocha, hahahahaha,onye ocha o mere gi ihe ojoo i were na-aza negro? hahahahaha. e kwuola m si, onye kpo nkita a bia uka bia kpolaa ya bikonu, ka anyi nu ozioma a na-ezi. A na m atu gi egwu i bu onye? ochi atogbuola m ooo.
PoliticsRe: Anambra Forum For Progress Of Our State by Syncan(m): 7:28am On Feb 24, 2013
Find out the private chamber of the present state attorney, pay a visit there, and let your information be passed on to him in confidence.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 7:15am On Feb 24, 2013
Andre Uweh: Wow, a lot of water has passed under the bridge. Where have I been?. Anyway, been too busy with Child birth. The thread is so long now and I cant read all. Odumchi has resigned?. Why did he resign?.
@The electoral team, the office of Eze Ndigbo (Nairaland )suits me and am prepared to serve my people. Is this coming too late?. If so, can I nominate someone else, or is it too late as well?.
Ndigbo, uwa dikwara unu mma.
Ekene diri Olisa n'isi gi na ezi n'ulo gi.Anyi siri nwa biara uwa nnoo ije. Nwanne, i lezie anya ofuma, i ga ahu na i nweghi efe ma-oli igu ihe edemede nile anyi dere ma ya foduzia ichi anyi dika Eze n'oge ugbua,maka na ndi be anyi siri na, onye na anyu mamiri ji ihe n'aka.Nya bu, hapu okwu izo ochichi, bia ka anyi kwunyere Biafra Rep,e mesia, ukwa ruo oge ya ka o daa.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 7:00am On Feb 24, 2013
Dudu_Negro: what a fvktard! nobody emulates chaos!!
O nwere ncha papa lolo na-ere(Dudu osun), o di m ka aha ya na nke nwa amadi a yitere, nke ka njo bu na, o ji na-erelu nna ya n'ohu were na anya isi(negro). Biko onye kpo nkita bia uka bia kporo ya ugbua.Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 6:53am On Feb 24, 2013
Biafra rep: For you to say this shows you have a very low self esteem. If you use others to benchmark yourself then you will never get to your optimum level. Igbos do not need to copy others rather other ethnic groups usually envy us though they would never admit it openly. Igbo society is the most liberal and democratic in Africa, this brings about healthy rivalry and that is why we have the best human resources in Nigeria, from sports eg super eagles and super falcons, music, nollywood, commerce and industry, intelectuals and technocrats etc. Igbos has contributed to the growth of Nigeria more than any other ethnic group. Nigeria has tried to stifle our growth by using many evil tactics eg federal character, unitary system, quota system and even went as far as trying to sow seed of discord amongst ourselves and our brothers in SS but just like the jews or even the Germans, nobody can stop us!
Agu tagburu ibe ya! Ijele anyi ji eje mba! Oche ndo umu Biafra!A chiniere m gi aka elu oooo, kwube biko, ahia di mma na-ere onwe ya. Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:43pm On Feb 23, 2013
Ndi be anyi ka m nyetu oghere, a ga m aloghachi echi, chetakwanu n'obu Biafra Rep ka anyi ga eso, biko raru nu juu.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:37pm On Feb 23, 2013
ndu_chucks: Syncan, Okwute angry Egyptians piafuka gi isi. That quote of yours has zero effect on my pathological composition. mumu
Ebe e ji egbe na mgbo anu ogu, ka i ka na ebuli okwute. Ihere o na e mekwa gi? Neenu onye m na anuru ogu tupu e gosi m edemede o dere, gi kowaa ihe edemede ahu putara, i koba onu, nyunibe ahu isi elu. O tughi m na anya, ndi okpa aturu dibu adi, o bu ha mere anyi ejighi merie n'agha.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:32pm On Feb 23, 2013
klolly: Nwanne, this what mazi Syncan is quoting you on. He does not mean you should give way for the ezeship.
Udo
Ihe di mma ga-eru gi aka, mana o ghotala ya, anyi e meziela okwu ahu
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:27pm On Feb 23, 2013
NRI PRIEST: And who tha heck is SYNCAN,again?
Agu Ukwu, kedu ka i siri chefuo onye mbu na otu ntabi anya, e chetere m na mu na gi a noolari onodu n'ebea. A ka m na-atule okwu gi a, ka m mara m'obu mkpari ka o bu ajuju?
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:24pm On Feb 23, 2013
ndu_chucks: My peep have been calling Okoros, Nyamiri way before the war and it was not because they were begging for water. The term was coined by market women because they heard Igbo door to door traders ask fellow Igbos for water when they stoppedal to visit those fellow Igbo traders who operated stalls at the markets.

Much like the Igbo coined the Aboki term to refer to northern because they heard notherners call each other and others, Aboki. Aboki means friend, btw.
Biko i nwere ike ikowara m ihe okwu nke a putara?
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:12pm On Feb 23, 2013
saintohia: ^^^^^^

I mere nke oma. Odinma ka anyi hu na ihe nile gara otu okwesiri.

Nwanne nmadu awuchula, Okuko Tora gi utu na ofe.



.
Ya gaziere gi nwanne, Ihe nile ga aga na anya ya, Biafra Rep ka anyi kwu na-azu.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:09pm On Feb 23, 2013
Ngwakwe: Ndu_Chucks na anu, n'ede ma na agukwa asusu igbo nke oma.
Kedu kwanu onye siri na o bughi onye be anyi? N'agbanyeghi ihe i kwuru, a ga m acho ka onye e boro ebubo gbara onwe ya.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:57pm On Feb 23, 2013
klolly: ebinye gom aka already, but a'dim sure mo o'ga count because otey bey aka n'regista here.

Biafra rep can ge soo
Daalu nwanne, e nwere oghere maka onye nke abuo, o bu ihe ndi nhazi ndoro ndoro a mere ka anyi mata, ya mere ebe i tunyere Biafra Rep nke a, a ga agunye ya, i bu onye nke asaa, n'akwukwo anyi. Ebe esere anyanwu Ututu, akara anyi jiri mara biafra ka anyi ga ebinye aka. Biafra Rep ejebego!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:53pm On Feb 23, 2013
saintohia: ^^^^^^^

Syncan,

Obu maka Biafra-rep ka iji muru anyi ruo ugbua?

Kudu ebe isi buputa onweghi ?

Okwa abianyecha aka n'akwukwo, gi alakpuo kwa ebe isi riputa?

Achoghi m itinyere onye azuruazu ma obu onye edipuru edipu votu m.


.
John onye mmiri chukwu. I na acho ebe m siri puta, e che m na unu na-aga n'enebanye anya na ihe nkowa "profile" mmadu, o putara n'ihughi ebe m na ekwu okwu n'ihe banyere ala igbo obula? Ihe banyere ochichi bu ihe tara akpu ruo nne, ya mere m ji si ka m buru nwanyi-noduru-okwu nwunye m bia ebea kuo paa, ka m hu na ihe nile na aga na anya ya, nwanne tunye ebe soro gi o bu ya ka anyi na-akpo demokarasi.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:36pm On Feb 23, 2013
saintohia: ^^^^^

You are not Igbo, hence not eligible to nominate .

Good night.

.
O kwa unu ahula ihe m jiri si, ka e were asusu anyi were nodu onodu anyi nke a,o kaara ibenatalu unu otutu ahuhu. Mana ebe unu si ka unu bube ya,ngwanu,agbogho kwetara enyi nwoke, ukwu kakwaa ya aka.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:24pm On Feb 23, 2013
manny4life: I never said I wanted to drop out, biko reread my initial comment
Nwanne i ka na-aghotahie m, i nwere ike inye efe site na inakpu ura, i nwere ike inye efe site n'ikwusi okwu ozo banyere ihe a na-ekwu, i nwere ike inye efe site na-ihapu ndoro ndoro ochichi. Nke mbu ka m bu n'obi. O buru na ighotala m ngwa ka udo diri gi
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:15pm On Feb 23, 2013
manny4life: My brother Syncan,

Give me a good reason why I should nye efe? Because of my comments?

Haven't I represented ndigbo on this forum very well? Through my actions and sincerity, I've been called several names, biko tell me why I should give way? I've been silent all along, to let my works speak for me, out of humility, I voted for Onlytruth.. So my brother, if you're up to the challenge, TELL ME WHY I SHOULD NYE EFE?
Nke mbu, a dighi m azo ndoro ndoro ochichi o bula, nke abuo, e nweghi m ike obula isi gi nye efe n'izo ndoro ndoro, o bu okwu gi ka m na ekwughari, mara na a dighi m atu egwu ima aka obula, maka adi ama ama.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:11pm On Feb 23, 2013
manny4life: My brother, if you have any beef with me, just say it. This line was very uncalled for, I have a tough skin than you imagine. You've not been on NL for long, perhaps you don't know me but your comment is way out of line.
Nwanne Jide obi gi aka, Osisi kwuchiri uzo na anara apa mma, e chere m na i si ka i nye efe maka na o nwere ndi batara nu?

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 121 122 123 124 125 126 127 128 129 (of 129 pages)