₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,325,365 members, 8,421,558 topics. Date: Saturday, 06 June 2026 at 04:12 PM

Toggle theme

Syncan's Posts

Nairaland ForumSyncan's ProfileSyncan's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 122 123 124 125 126 127 128 129 (of 129 pages)

PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 10:07pm On Feb 23, 2013
saintohia: ^^^^^^

Ok, I wanted to be sure.

What's your interest? I want swap your nomination for someone else, what do u think?

If agreed, who's your candidate and why?


.
Obiagu1: I nominate Biafra Rep.
Biafra rep: Ndigbo nmanma nu! A bu mu nwa afo Igbo, ahurum ndi Igbo n'ile n'anya. Site na Asaba rue n'Awka, Ekwulobia, Udi, Nsukka, Abakiliki, Afikpo, Owerri, Mbaise, Aba, Ngwa, ma rue na Obigbo ya na Etche, anyi n'ile bu ofu, Igbo bu oke mba. Oburu na unu atunyerem na ndorondoro ochichi nairaland, agam agba mbo ejiko anyi n'ile onu. Ama mu omenala Igbo nke oma, ejerem akwukwo ma turu ugo. Ama kwa mu asusu bekee nke oma. Biko unu bianye aka ebe edere ''Biafra rep'' Igbo ekelem unu, Ndeewo nu!
Ogologo okwu a dighi mma n'uka mgbede
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:59pm On Feb 23, 2013
Odunnu: aburo m egbe. kedu kam ga esi mara nke o na ebu? cheesy
o buru na i zuru okuku n'ulo dika nwa afo, i ga amata
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:56pm On Feb 23, 2013
manny4life: Sis, abeg let me stop, we have mean brothers in the house.
hahahaha,Nnunu isi na-akaghi aka a naghi aga akwamozu oturukpokpo, ngwanu nye efe nnaa
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:53pm On Feb 23, 2013
Odunnu: Otu obu na nwoke ra, ihe di na nwanyi ga a masi ya. akwara enweghi respect cheesy
Egbe na ebu okuku, o na-ebukwu ma nke di n'akwa?
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:48pm On Feb 23, 2013
manny4life: You unborn son, how about I hook her up? grin
Ngwa nezia nu onye a siri anyi mee Eze, hey, umu anyi nwanyi efuchaa nu o!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:35pm On Feb 23, 2013
Odunnu: Lol. Ta ta bu nu weekend. ubochi a na agba club na oringo cheesy cheesy
i no na mmuo,ya bu na mbinye aka m n'ebe Biafra Rep no bu ugboro abuo
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:24pm On Feb 23, 2013
Odunnu: Are we to nominate twice? shocked shocked
Nwanne ike gwuru, otutu a nuola gwo gwo
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:16pm On Feb 23, 2013
Okija_juju: Ogini zi nwanna!?
Hey, Arusi n'onwe ya, Ogbu onye ubochi ndu na-agu ya.A biara m cheta ka i siri kwuo na m si village,afo were joo mu njo, ma ya diba, ahula m na i bughi ajo ihe n'obi were kwuo ya,gazie gbaba azi, e ji m n'aka na otutu ndi mmadu ji okuku were bia ka a gbara ha afa ta.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:10pm On Feb 23, 2013
klolly: Syncan edi 2 much na edemede igbo
Udo diri gi nwanne, O kwa i ma ebe a ga ebinye aka?
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 9:08pm On Feb 23, 2013
Biafra rep: Mazi Syncan, I admire your sense of humour as well as your fluency and pride in Igbo language, above all your apparent high level of maturity equally caught my attention. I hereby appoint you my campagn manager and equally promise you a juicy post as one of my red cap cheifs in council when we emerge victorious.
Eze a ma na o ga-echi! Nwoke oma enyi oha! i si m tiri mkpu gaba? Chetakwa n'ihe m ji eti mkpu a abughi maka okpu mmee mme, mba! o bu maka na anya ruru gi ala. Ka i si wee guo ala ndi Igbo na edemede "manifesto" gi, i sitere na Asaba were rute obigbo na etche nke di na river state, o gosiri na nna gi muru gi nne gi gbaa aka ebe. Onye na amaghi ka ala nna ya ra, kedu ka o ga esi chekwagide ya n'aka ndi iro? N'ezie e werela m okwa nkea i nyere m. Daalu rinne, I ga adi o! Ebe ka anyi ga ebinye aka, ebe e sere anyanwu Ututu, akara anyi ji mara Biafra.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 8:55pm On Feb 23, 2013
Obiagu1: Are you Biafra Rep?
Nwanne, a bughi m Biafra Rep, Aha m bu Syncan. A naghi m azo ochichi na ebe a,Biafra Rep ka m na e tiri mkpu.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 8:03pm On Feb 23, 2013
ACM10: I nominate Biafra-rep! He is one of the few articulate, polished, strong and committed Igbo defenders on this forum. He is equally pragmatic. I must confess that I admire him.

Other nominees like Manny4life, Alex101, Onlytruth, etc deserves to be there. Manny4life is my second choice. He escaped being my first choice by whiskers. His decorum on this forum is worthy of emulation. He does not lose his cool in the face of provocation. His unique evidence-based approach to debates is what I expect of Igbo posters here. However, he is a candidate for the future. I would want him to be the next Eze after this tenure.

Fastforward to Biafra-rep. There is something about him that makes him the most suitable candidate for this post we should consider him seriously. Once again, I nominate Biafra-rep.
Hey, Agu tagburu Bacelona, e kenee m gi. Nnoo rinne. Ebe e sere anyanwu ututu ka anyi ga e binye aka o!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 7:52pm On Feb 23, 2013
saintohia: ^^^^^^^

Eze Mmuo,


Promise me that if you're elected, that you would restructure your style of response to issues.


Sound serious when you need to without insulting people.

Joke less

Understand that you are no more only Eze Mmuo, it would Eze Mmuo + Eze Ndi Igbo NL

Deal ?



.
Bia,John onye mmiri chukwu(Saint ohia), gi na alusi na-eme deal o kwa ya? Anya ka m na-ele
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 7:23pm On Feb 23, 2013
Okija_juju: Nwayi Kwesili Eze, I look forward to having you as my biggest opposition.
Hia Hia, Alusi okija, O bu nwata nwanyi ka gi na ya ga-esi ngo? e kenekwaa m gi. Onye kpara nku aruru sikwara ngwere biara ya oriri.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 7:15pm On Feb 23, 2013
Abagworo: I can't make fun of myself because I'm Igbo. As far as this Nairaland is concerned I am a strong defender of Igbo. Dig the archives and look it up. I am also a strong believer of Igbo identity. The issue I have is people trying to create false impression or re-write a tradition which I am very much aware of and in that process brain-washing our future generation. At no time in history did we have a powerful Igbo empire reigned by Ezeigbo the great of Igboland. We've always survived through dialogue in which everyone's voice is heard. There. Is the council of elders, the staff holders(Ojiofor) and Oparalis(the 1st sons of the various clans) who represent each clan in the meetings and also report the conclusions to their respective homes. Some people had kings but it was on village level like Onitsha, Aro, Oguta, Aboh and Abiriba. None of their Kings was ever regarded in other parts of Igboland apart from their village group.

Just like Okonkwo said "things have fallen apart".
Nwanne onye Eze, e kenee m gi, Ihe i kwuru di mma, o bu uche gi ka i kwuru. N'ezie igbo na-enwe ndi ichie, ma na o nwere onye na-abu onu na ekwuru ha. Ike di na awaja na awaja, ya mere obi nile na obodo nile ji e nwe onye ji Ofo. O bukwanu onye ahu ka anyi na acho i roputa n'onodu anyi nkea,O kwa ndi oyibo e meela anyi nile no na ogbako a di ka otu obodo. O bu obodo anyi a bu Nairaland Igbos ka anyi choro iroputa onye ga-ejidere anyi Ofo. A hughi m ihe di njo na ya nwanne mmadu.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 6:59pm On Feb 23, 2013
Step2002: Biafra Rep!
Nwanne daalu, nnoo rinne. O di mma ka anyi soro onye mara uzo, ndi na amaghi uzo ga-eduba anyi ohia.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 6:01pm On Feb 23, 2013
Ogbonaikenna: As a biafranist, i nominate my fellow biafranists, Alex101 and Manny4life.
enyi, o di ka i tinyeturu obere ntu ocha n'imi,kedu ka i siri hapu isi mkpisi aka were na-agba uriom? kedu ka i siri akpo umu biafra bia hapu okpara obi "biafra Rep". Na agbanyeghi n'ihe ekwuru bu otu onye, i noro n'elu ya na-akpo aha mmadu abuo, i makwa na a kagbuola akwukwo mbinye aka gi a? N'ezie i ga-aga choo garri e tinyere mmiri oyi nuo ka a mara ma o ga adaju.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 5:06pm On Feb 23, 2013
PointB: I will recheck your nominations and update it accordingly in the next update. Thanks for your patience and understanding.
Site na mkpuru ha, ka-aga a mata ha. I jiri la onu gi gwa ndi uwa omaricha agwa ole na ole nwa amadi a nwere. O bu Mmadu nwechaa nkwa, o na-akwa aka n'afo? Gini ka anyi na-achozi? Biafra Rep ka anyi ga-eso!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 4:51pm On Feb 23, 2013
Biafra rep: Chukwu gozie gi Mazi Synca, Biko unu lezie anya nke oma di ka ana agbako nmadu ole ndi bianyere aka. This election is not a do or die affair but it must be devoid of foul play! I have faith in PointB to be free and fair to all contestants, nontheless I would not hesitate to head to the tribunal if he turns out to be another Maurice Iwu and indulge in magomago and Iwuruwuru, SAY YES TO FREE AND FAIR POLL!
Odogwu! Dimkpa taa aku ahu ichere ya! Egwu a naghi atu afo o buru uzo! O je na nwayoo! bulu gaba nwanne, onwelor! Ugbua o buzikwa, 1.Biafra rep, 2.Obiagu1,3.Everest na munwa bu 4.Syncan. hapu kene ndi ahu ka m na-ele ha, a mara m ihe i puru ime, a na m eti mmanwu a na-akwa aka? Mba nu. Ebe e sere anyanwu ututu ka anyi ga-ebinye aka!
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 4:42pm On Feb 23, 2013
achi4u: @syncan

Kedu onye I na-aju ma "O sere wii wii?gringringrin
nna iga egbu madu ebe acheesy


Again I nominate alex101 but why is he not contributing to the discussions so far,is it how he's to rule us?
Again am questioning this character not minding what his manifestos says.He need to show face and contribute.
A gaghi m egbu mmadu, mbakwa o, onye choro inwu nwuoro onwe ya. Ma nke a i na-atunyere nwa amadi a, biakwa n'enyo ya enyo, i nokwa mma? Biko o buru na odoghi gi anya bia ka anyi no koo onu n'ebe a. Ndi m na ekwu maka ha bu ndi na-achi nwanne anyi nwa agukwu ochi na o suru igbo n'ogbako. Ha bu o ji akwa asa ahu mara onwe ha o!
Christianity EtcRe: Not Every Sin Leads To Hell by Syncan(m): 4:26pm On Feb 23, 2013
m.k.o2005:
My brother,we dnt have to fight over this ! After all the bible said we should compare scriptures with scripture !In the very few times i have studied and compared scriptures,i'm yet to see the bible contradicting it self ! Please let's take it easy.
Now,i never said a sinner who failed to repent of his sins will go to heaven becos i'm yet to see it in the holy bible ! I said we all who are saved wre saved by the grace and not of works and i quoted scriptures for that !
Now see different scriptures other than the ones quoted earlier to support that our good works never brought us salvation !
''Salvation is not a reward for the good things we have done, so none of us can boast about it'-Ephesians 2:9'
''He saved us, not because of righteous things we had done, but because of his mercy. He saved us through the washing of rebirth and renewal by the Holy Spirit, Titus 3:5 Just to quote a few !
You quoted Ephesians 2:12-'Therefore, my dear friends, as you have always obeyed—not only in my presence, but now much more in my absence—continue to work out your salvation with fear and trembling,'' Now Apostle Paul isn't saying we should do works to earn Salvation.If that is what he meant by this scripture,then it will mean that he(Paul)is contradicting himself ! The words of the Apostle was inspired by God and can not be contradictory ! Any explanation that says it is for us to do work to earn salvation is totally wrong and in due time or season,the holy spirit will convict the person,people or the church of the meaning of this scriptural saying ! Let's be open for the holy spirit to teach us.
What Apostle Paul is saying when he said we should work out our salvation with fear and trembling is nothing but to bring out that which you already have ! Means let the light (salvation through faith )that you already have so shine that it might be seen and when tested with fire(i.e the process of purification just as Gold and silver passes through fire)it will still stand and earn you a reward ! To work out ur salvation with fear and trembling in summary is to show the evidence of the salvation you already have. It has got to do with every good thing that comes out of a genuine born again christian.It is all encompassing but does NOT mean we should do all that to earn salvation. It has to do with the fear(reverence or complete respect or humility for God) Go out for soul winning.Give arms to the poor for you to also have treasures in heaven.In other words,it means the total exhibition of the fruits of the spirit !
All these good works above weren't what brought you the salvation but they should be seen once you are saved !
'You said faith without works is dead'. I agree becos the bible says so.But the works comes after faith and not works before faith ! It is ur faith that brings out the works knowingly or un knowingly to you. There is no way you can claim you have faith and has got no works to show for it. But you can have the works without the faith !-So,Paul is saying,if you have faith,then you will exhibit the works and not the other way round. It's just like saying you will go into the swimming pool and not be wet ! How possible is that ? But you can be wet without going into the pool !
May God help us to understand what the spirit is saying !
Indeed i fight not. I only wonder if you have problem with what I am saying in black and white or with what you think I am saying.

First you have to be a believer.

Second, you have to "take heed lest you fall" 1Cor10:12. This is only achieved through continued prayer, hearing/reading the word of God,doing good deeds and avoiding occasion for sin.

Third, I entirely disagree with the claim that ones a person is born again, he will never commit sin.There are a thousand and one imperfect acts in man which we often overlook as sinful. More so it is still within reality that someone who is born again can fall into a grave sin such as adultery for example, that's why you are warned to take heed. "The devil like a roaring lion is moving around looking for who to devour"1Pet5:8 is not for unbelievers but for believers. Tell me you've not seen great men of God falling, and some rising again after the fall.

Fourth, when a believer falls into sin as mentioned in third above, what is left for him/her after realization of this, is to be genuinely sorry for this, make restitution if possible, ask God for forgiveness, believe he/she is forgiven, and do good works; for "charity covers a multitude of sin" 1Pet4:8. Let us not be liars, we are not perfect, we get angry, we use harsh words, we avoid doing good for fear of harm, we miss prayers due to laziness, we hold malice sometimes etc. Yes we desire not to do these, and often work hard to mortify our flesh, even these we cannot do without grace. Yet we often find ourselves falling, what do we do? pick up ourselves, dust of the earth and move on again.

Do not make argument easy for you by saying I'm putting good work before faith,what is good work without faith, is it not like a filthy rag before God?

Let me stop for now again.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 2:20pm On Feb 23, 2013
Okija_juju: Ife I na ekwu kita bu na umu nwanne anyi na amaro asu asusu anyi, aburo zi madu ka obu gini!, Biko tu fuo okwu anwa. Oburo anyi ncha toni'te na village. Echeta'm mgbe m'bido na de asusu anyi na ebe'a, ndi otu Onlytruth fa chi'm ochi. Odi agwa anwa adiro mma. Everybody must be carried along. Onye na amaro asu asusu anyi, anyi bu ndi ma nu ga kuziri fa. Obu otu okwesiri idi. Mua na onwe'm ka na mu.

No division based on such trivial points shall be entertained in my government.

Vote for Alusi Okija.. Eze Mmuo 1 of Nairaland, Agu na eri Agu 1 of Agukwu Nri (the ancestral home of umu igbo nine).
Taa,Amadioha amagbukwala gi n'ebe ahu, onye ka i kporo ihe o kwuru trivial points, ekwekwala ka haaba Agulu jekwude gi n'uzo. Onye na achi gi ochi ka i na-asu asusu igbo na onodu anyi, o sere wii wii? Gba ha nkiti, jisie ike na i ga amuta ofuma. Ma n'ezie, obodo n'eje mba na eji mmanwu kachasi nu, ka o ga abu e merie ha, ka ha ghara i si anyi gara mara...ya mere onye ga abu Eze anyi kwesiri na o gaghi eri mperi n'ihe gbasara asusu igbo, ma ogugu ma edemede. O bu ya ka m na ekwu, n'ebe ahu ka m kwu.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 2:09pm On Feb 23, 2013
achi4u: Agu nwayokwa!
Kedu ihe ndi ibu na obi iga aruru umuigbo ma enye gi okwa ochichi Eze NdiIgbo nke nairaland?
Nwanna,a naghi m azo ochichi, n'ihi na a burula m Eze na ebe nke m, achoghi m ozo n'oge ugbua, mana o bu nwa amadi a kwuru ihe m nuru ka m kwudoro na azu ruo mgbe onye Ozo gwara m ihe m ga eji hapu ya. Lee anya n'okpuru edemede m ka ihu ihe m na ekwu. Ya gaziere gi.



Biafra rep: Ndigbo nmanma nu! A bu mu nwa afo Igbo, ahurum ndi Igbo n'ile n'anya. Site na Asaba rue n'Awka, Ekwulobia, Udi, Nsukka, Abakiliki, Afikpo, Owerri, Mbaise, Aba, Ngwa, ma rue na Obigbo ya na Etche, anyi n'ile bu ofu, Igbo bu oke mba. Oburu na unu atunyerem na ndorondoro ochichi nairaland, agam agba mbo ejiko anyi n'ile onu. Ama mu omenala Igbo nke oma, ejerem akwukwo ma turu ugo. Ama kwa mu asusu bekee nke oma. Biko unu bianye aka ebe edere ''Biafra rep'' Igbo ekelem unu, Ndeewo nu!
Christianity EtcRe: Not Every Sin Leads To Hell by Syncan(m):
m.k.o2005:
And about the 2nd group, what exactly does the Bible mean by "If any man's work shall be burned, he shall suffer loss: but he himself shall be saved; yet so as by fire"?

The big question that we(SAVED CHRISTIANS ONLY) will be asked when we get to heaven will be 'HOW GOOD WAS UR WORK WHILE ON EARTH AS A SAVED CHRISTIAN'? Those works are the things that will be tried according to 1 Corinthians 3:15. And if they are found to stand erect,WE(SAVED CHRISTIANS ALREADY IN HEAVEN) will be [b]rewarded in Heaven[/b] but if they are burnT,the righteous man who is already saved and in heaven will suffer a[b] loss What is this loss? Will you be sent out of heaven becos ur 'christian works'suffered a loss? CAPITAL NO ! But you will not be among the high flying profile ranking !(There are different crowns,garments,positions,and so on) There are captains in heaven and there are other low profile heavenly candidate.But the good thing is that every one made righteous by the death and blood of Jesus will be in Heaven.
So brother,by HIS grace,we all will make heaven but let us fight to have a high ranking profile in heaven according to 1 corinthians 3:14 THE FIRST GROUP ! And not allow our works after been saved to be burnt and fall into the 2nd group -1 Corinthians 3:15 !
May God help us all
Dear brethren please, please, please,look up 2pet3:16 "As also in all his epistles, speaking in them of these things; in which are some things hard to be understood, which they that are unlearned and unstable wrest, as they do also the other scriptures, unto their own destruction". The Ethiopian Eunuch was a good example of what to do,Christianity did not start today and do not think there is a question concerning scripture that has not been tackled before. It is clear that the passage in 1Cor3:13-17 is a passage talking about judgement of people that have died. Dear brethren, no one is actually sure of heaven until you die in the lord,"Wherefore let him that thinketh he standeth take heed lest he fall".1Cor10:12. This was told to believers and not unbelievers.When the apostle paul wrote saying "work out your own salvation with fear and trembling" he wasn't talking to unbelievers, no he was talking to believers. You do not go to sleep saying "I have accepted Jesus as my personal lord and savior, I am saved", you have to put your belief into practice by doing what Christ has told us to do, because "Faith without good work is dead of itself" James2:17. It is erroneous to think that someone whose work will burn when tested, will be in heaven already. The scripture passage said "...will suffer loss, but even he will be saved, yet so as by fire" 1Cor3:15.Why do you just trivialize the matter by saying the person who is yet to be saved is in heaven already but will not be elevated in rank? Are you not the one now disputing Rev21:27, "nothing unclean shall enter..."? "The Holy spirit spoke to me" that's what is putting Christendom in total disarray.Who was more under the influence of the Holy spirit than Peter? Yet did you not see the difference on his stand on circumcision with that of Paul? Was it not after the council that they said "...it has pleased us and the Holy spirit..."Acts15:28. Only if you can say that your word is final, that is, it has pleased you and the Holy spirit... will your interpretation of scripture be flawless.Anything else is subject to probability of error as seen in your assertions in bold. Let's be open to learning, that we may know the truth and be free in deed.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 12:16pm On Feb 23, 2013
Costa2000: Maazi Syncan ututu oma,biko ike mji achi ochi adirom,kekwa nke bu ya were akpuru achia wee saa anya ya?,oga afuzikwa nke bu uzo?.Udo diligi nwanne mmadu.
Nna m udo diri gi, i siri m kwuo gini? ebe ihe a na eme ebe a no na ewe m iwe, n'umu igbo no na-ogbako di otu a, noro na-asu asusu mba ozo. O bunadi owelle nke mbu, Dr. Nnamdi Azikiwe, jiri asusu igbo were gwa Abubakar si ya nusia, ya kwuchie iko maka na ndi ocha na achi ha ochi. Anyi bu umu igbo were nodu na nnoko anyi na asusu mba ozo, o bu ka ihe di n'ulo si apu n'ama. O bia noro n'elu ya huchaa ihe di ato, na akpo ya abuo. O bukwa alo ka m tunyere ya,a tuoro omara amara, a tuoro ofeke....
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:01am On Feb 23, 2013
9ja_I_hail: Update edited.
O putara n'inaghi aguta igbo ka o bu gini? Biafra rep, obiagu1 na mmunwa bu nwa Maazi syncan a di ole? Gini ka i ji ka si na obu mmadu abuo tunyere nwa biafra, biko kpachara anya gi o, echefukawna na wuru wuru bata ebe a, na ogbunigwe ga eteta n'ula. Biko chokwa akpuru achia wee saa anya n'oge ugbua. O kwa maka ndi uta.
Christianity EtcRe: Not Every Sin Leads To Hell by Syncan(m):
FXKing2012: Now I'm learning. About the 3rd group you mentioned, how does one defile the temple of God? Could this be the sin against the Holy Spirit which the Bible says cannot be forgiven. I ask because the verse says the third group will be destroyed by God.

And about the 2nd group, what exactly does the Bible mean by "If any man's work shall be burned, he shall suffer loss: but he himself shall be saved; yet so as by fire"?
Thank you for the way you put the above.That is the big question,what is even the sin against the Holy Spirit? Is it there in the Bible in black and white? The Ethiopian Eunoch said " How can I(understand), except some man should guide me?". He was reading the Scriptures, but he needed an authority to guide him (Acts 8:31).

To answer your question: No matter the sin committed (even though your sins are like scarlet), if you truly repent and ask for forgiveness from Christ Jesus, while still alive on earth, it shall be forgiven (it will be white as snow). Sin against the Holy spirit is a different topic for now, but take it that whoever persists unrepentantly in offending God, whether baptized or not; whether you've done alter call or not; whether you've confessed Jesus as your personal savior earlier or not; and dies in this state, will be destroyed.

Now to the second question: The spirit of God dwells in a soul and gives it grace which is it's life. When a true believer refuses to offer someone begging for a lift, in a lonely place, a lift for fear of armed robbers, what the one has done is not perfect, it offends God (remember the good Samaritan)but it does not drive the Spirit of God from his soul.With Divine Grace still there, he still has room to grow in perfection as long as he continues to "work out his salvation in fear and trembling" Phil 2:12. Remember the apostle peter and his failings, and learn from him. Such imperfections in our soul if we do not ask for forgiveness for it, will definitely not allow us in to heaven Rev 21:27, except we are taking the professed holiness of God for granted. However in his mercies made manifest by the death of Jesus on the cross for us, such individuals at death are judged and found not perfect for heaven, but they are made perfect by purification or purging ..."yet so as by fire"(as fire purifies things eg metals etc)before entering heaven. Do not forget that this passage is talking about judgement after the physical death and not while the person is still alive. I stop for now.
Christianity EtcRe: Not Every Sin Leads To Hell by Syncan(m): 8:10am On Feb 23, 2013
FXKing2012: I tend to agree with you. Why cant these Catholics support their theory of purgatory with Bible passages? If it's not in the Bible then where did they get it from?
I will not defend any denomination,however, since you started this post, you've seen the out burst of people who rushed to condemn you, because what you quoted was contrary to what they've always believed; without knowing that you only used scriptures.This realization is supposed to make you humble as you realize that a lot of people are in error yet unwilling to be enlightened.So many people quarreled with the scripture unknowingly after your post and some even condemned you to hell...yet what did you do wrong...quote scriptures. Now to your question, I'll say lets reason together.

1jn 5:17 "All unrighteousness is sin, and there is a sin not unto death". If there is a sin not unto death,though you need to pray for the repentance of that brethren as John admonished in the quoted passage,what if the brethren dies having committed one sin that is "not unto death". Remember that Rev 21:27 says "And there shall in no wise enter into it any thing that is unclean". Now lets look at 1 cor 3:13-17 for answer.

1 cor 3:13 "Every man's work shall be made manifest: for the day shall declare it, because it shall be revealed by fire; and the fire shall try every man's work of what sort it is". This is obviously talking of the judgement...judgement comes after death.

3:14 If any man's work abide which he hath built thereupon, he shall receive a reward. I believe you can say Alleluia here. 1st group

3:15 If any man's work shall be burned, he shall suffer loss: but he himself shall be saved; yet so as by fire. 2nd group

3:16 Know ye not that ye are the temple of God, and that the Spirit of God dwelleth in you?
3:17 If any man defile the temple of God, him shall God destroy; for the temple of God is holy, which temple ye are. 3rd group

Now I'm looking seriously at that second group and I'm wondering, this God is a merciful God and Just as well, he does not condone sin,but he looks at the heart and rewards effort,hence there are some who really made effort but are not perfect. We often say no one is perfect but we still hope to enter heaven, how? The answer is in that 2nd group. Lets leave the name " purgatory" for now,let's give a thought to the above scriptural lines, if you are interested, we can move ahead.
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 11:14pm On Feb 22, 2013
Biafra rep: Ndigbo nmanma nu! A bu mu nwa afo Igbo, ahurum ndi Igbo n'ile n'anya. Site na Asaba rue n'Awka, Ekwulobia, Udi, Nsukka, Abakiliki, Afikpo, Owerri, Mbaise, Aba, Ngwa, ma rue na Obigbo ya na Etche, anyi n'ile bu ofu, Igbo bu oke mba. Oburu na unu atunyerem na ndorondoro ochichi nairaland, agam agba mbo ejiko anyi n'ile onu. Ama mu omenala Igbo nke oma, ejerem akwukwo ma turu ugo. Ama kwa mu asusu bekee nke oma. Biko unu bianye aka ebe edere ''Biafra rep'' Igbo ekelem unu, Ndeewo nu!
Naani onye m nuru onu mmiri okwu ya bu nwa Biafra nke a, o bu ya ka m ga atunyere, bia , kedu onye ji akwukwo a ga-ebinye aka? Weta ya ka m binye aka n'ebe e sere anyanwu ututu. O Biafra Rep ka anyi ga eso.
Christianity EtcRe: Not Every Sin Leads To Hell by Syncan(m): 6:37pm On Feb 22, 2013
malabite3:  απϑ read rev 21 v 8. It̶̲̥̅̊ says all unbelievers shall  τ̅☺ hell. Anybody who commits sin Iڪ an ubeliever απϑ shall  τ̅☺ hell.
I believe you do not commit sin,"He that sayeth he hath no sin..." I repeat the poster quoted scripture and i do not see what he has done wrong, all scripture is useful for admonition, teaching and so on. Why quarrel with scripture? why not simply say "I haven't given a thought to this before, let me learn further on this matter in relation to what I've always known". Most who attack the poster are just attacking scripture without knowing. Put every passage that have been quoted here together and meditate on them, do not pick and choose, they are all important.
Christianity EtcRe: Not Every Sin Leads To Hell by Syncan(m): 6:29pm On Feb 22, 2013
malabite3:  απϑ read rev 21 v 8. It̶̲̥̅̊ says all unbelievers shall  τ̅☺ hell. Anybody who commits sin Iڪ an ubeliever απϑ shall  τ̅☺ hell.
I believe you do not commit sin,"He that sayeth he hath no sin..."
PoliticsRe: Eze Ndi Igbo Nairaland By-Election 2013: Nominations by Syncan(m): 5:26pm On Feb 22, 2013
Costa2000: Nwanne yabuife gbagwojurum anya,odighi nma otu anyi sina ede ife edemede na asusu bekee,ifea bu ife gbasara umu Igbo ka anyi suo asusu anyi bikonu.Ka anyi chetakwa na onyeobuna ga achi umu Igbo ga abu onye na asu Igbo ofuma maka na ejighi asusu ozo agoo oji.Oji anaghi anu bekee ma obu asusu ozo.Oganiru na udo ka anyi cholo,ya gaziere umu Igbo.Onye sina Igbo agaghi adi ama nnaya chie.Udodili onye obuna cholo oganiru NDI IGBO.
Nna gi muru gi nwanne, ya gaziere gi. O buru na anyi were asusu anyi wee na eme ihe anyi na eme, ka anyi hunu ebe ndi ozo ga esi bata bia gbaruolu anyi mmiri. O bu okwu bekee nke anyi na asu, mere ewu na okuko jiri bata ebe a bia na acho ikpasasi ihe anyi na eme. Biko nu ndi be anyi, Eze anyi nwanu o ga-eji bekee goo oji?

1 2 3 4 5 6 7 8 ... 122 123 124 125 126 127 128 129 (of 129 pages)