Kashif's Posts
Nairaland Forum › Kashif's Profile › Kashif's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 74 75 76 77 78 79 80 81 82 (of 92 pages)
iceblue:Not very sure of the history of the dane guns but I know that in my town, they were deployed during a bloody fight between two communities in a land dispute many decades ago. The nsi-egbe (gun powder) and shrapnels are stuffed into it and there are experts who can load it for long-range firing. ![]() |
sheniqua:Celestine Ukwu was a legend and icon of philosophical music. He was part of Mike Ejeagha's band before forming his own. Some of his popular songs are: Asili, Igede, Alili, Onwu bu Ugwo, Usondu, Ilo Oyi, etc. I cant remember their titles now (they keep flying around my head sha). I might be wrong but if Celestine Ukwu was alive a little more, he would have been to Igbo songs what Robert Marley was to Reggae. He was from Abor, Udi LGA of Enugu State. Died in car crash in the year, 1977. |
ifyalways:E chere m na 'obo' bu ihe unu na-akpo ya n'asusu unu. Na be anyi, anyi na-akpo ya ogbu (or you can say 'eriri' generically). Ya mere, okenye anaghi ano n'ulo ewu amuo n'eriri. An elder does not watch a goat in labour be delivered while tied to a stake Ify, anyi dum ji gi eme onu n'ebe a. Biko jide k'iji. @topic, Soso ogbo na-aghogbu ogbo ya bu dibia The only peer that outsmarts his peers is the native doctor Ihe onye na-eme ka ekwe na-akpo ya The wooden split gong, recognises a fellow by his deeds Asi onye ori jide okuko, O si na okuko na-ata aru. Elegharia anya, O kworo nkita n'azu If you ask a thief to catch a fowl, he will say it bites. If you turn away, he will back a dog! Echelon, Mortiple, Youngies, Presido, na ndi ozo nile, udo diri unu! Igbo kwezuenu!! |
ifyalways:Members of a clique/cabal/inner circle do not work against themselves (though not very technically speaking in the real sense of it) Igbo kwenu! Nkwucha abughi ujo. Ana m abiakwa A naghi akpu agboo n'onu afu oku. you can't blow the fire when you have spew in your mouth |
That somebody complained about what he felt was outrageous does not categorise him as a pauper. Being a billionaire does not mean you just pay for anything; peace of mind comes first. Civility costs nothing but buys everything. We should try and control emotions in the public. @nkc, permit me to say you are balanced minded (make your head no begin plait dada o) ![]() PEACE. |
I dont know much about PGD, I can help you if you want a globally recognised certification. P E A C E |
ifyalways:Fake ahapula ala a. O gwara onye nhazi ka O hichapu aha ya ebe a nihi oke mkpari nwa okorobia ahu na-akpari ndi mmadu. Fake nozi n'ala ohuu nke ozo (Ify, I ma ebe m na-ekwu maka ya). O buzi onye ahia stok. @topic, Mberede nyiri dike, mana mberede ka-eji ama dike Unforseen beats the indomitable, but unforseen makes the indomitable Any better ntapi biko? |
Mortiple:Ugbua ka m ghotara ilu a kpomkwem. Ndi ahu agaghi akpoga onye oria ahu ulo-ogwu maka na ha ma na oburu na O nwuo, ha e kee ngwongwo ya. Chei! Ala adighi mma bu uru ndi nze! Mortiple, ilu gi na-agbawa ala (ground-breaking)! Jide k'iji. |
ifyalways:Ulaga kwa? Nne biko gbaghara o! ![]() |
Nte is a smallish rat-like wild rodent. To clear the confusion, note that termites and crickets do not live in what could possibly qualify as 'onu' in Igbo language. For me, that could be the simplest way to understand that. Some still call termite mkpu (better still, mkpu ozo). Cricket = Abuzu I love this thread! |
Mortiple:Igbo na-asu n'olu n'olu mana a kwaa ukwara, o buru ofu. Mortiple, ilu gi a bukwa ogbara Igbo ghari. Obi g'abu m paulina paulina ma oburu na I kowaa ilu a doo. Ify nne, anyi ka nokwa. Egbe anaghi ebu mbe. Echelon, Mortiple, Youngie, jennykadry na umu nna m ndi ozo, udo diri unu nile. |
Ify nne, eriri adighi okuko mma n'olu chaa chaa. Mgbe obula m biara n'ala a, o dika obuzi soso ngalaba odinala ka m n'ebu uzo abia. Ka m bia hu otu ndi nke m si eme. Ka anyi nile gbalisie ike ka oku a gunyere nwata n'aka ghara inyunahu ya. Anyusia nsi ma atukwubaghi ya onu, o buru otoro If after defeacating and the feaces does no have a dome then there is diarrhoea (this spelling na wa o ) |
Onye bu igu ka ewu na-eso The person with palm leaves is same the goat follows Ihe anu na-eri ka-e ji amata anu What a game/prey eats is used as a bait to catch it. Uno adighi ada hapu uko A house does not collapse without its roof |
A breach is a breach. You will be lucky if your company decides to take it lightly if you want to quit after the training. Be careful with what you are fed here. Different strokes for different folks. What if they reject your resignation and sack you instead? Weigh your options and turn down the training if your heart so tells you. |
echelon:True talk. |
@Mortiple, I choro I kwu na mu na Echelon gbare onye lawa, onye lawa? Aka m adighi ya sam sam. Echelon bu dimkpa biko. Onye na-amaghi onye kariri ya bu onye iberibe Echelon, okpu m di n'ala o!Echelon, Enweghi m mpaka obula n'Hausa chaa chaa; A madighi m ihe obula gbasara ebe ahu. I have seen where you were blowing Hausa language and was ![]() About the screen name, just random sampling. I think it might have a link with the middle east rather. Not a terrorist oCheers pals. @topic Onye a na-eduga mposi na-ebu uzo He who is being accompanied to the toilet leads the way |
Chei! I ![]() |
jennykadry:Iyaaaaaaa!!! Mgbe onye jiri teta ura, o buru ututu ya. Jenny, nnoo. N'ezie, ihunanya na nghota di ebe a abughi ihe a na-ahu ebe nile. Gidigidi bu ugwu eze. Umu Owuwa Anyanwu naija, udo diri unu nile. |
Otu nwoke dara n'oria wee jee na nke dibia ka O gwoo ya. Mgbe dibia ahu gbachara afa wee hu na oria nwoke ahu bu ihe O n'enweghi ike igwo, O si nwoke ahu na O ga-agwo ya mana O nwere ihe ya bu nwoke ga-emeriri tupu ya agwoo ya. Mgbe nwoke ahu juru ya ihe obu, dibia ahu si ya na O ga awunye nnu n'oke osimiri tutu rue mgbe nnu turu oke osimiri! Nwoke ahu wee mara na onodu ahu bu ihe tara akpu nke ukwu. Mgbe nwoke ahu choro ila, O were nzu kaa akara ano n'ala n'ihu mbara dibia, wee si dibia ahu ya biko nedoro ya akara ahu anya. Oburu na mmiri zowe, ya biko chikpuoro ya ha n'ulo ka mmiri ghara ima ha. Ha abuo wee kwekorita ubochi nwoke ahu ga-abiaghachi azu ma oburu na nnu atuo osimiri. Ubochi a kara aka wee rue, nwoke ahu wee gawa na be dibia ahu. Mgbe O rutere, dibia wee juo ya ma nnu atuola osimiri? Nwoke ahu wee si dibia ahu ya ewekwala iwe, ya kedu maka akara ano ahu O kara n'ala oge ikpeazu O biara? Dibia ahu wee meghee onu lewe nwoke ahu maka na oke mmiri zoro n'abali ubochi ahu. Mgbe dibia ahu nwetara onwe ya, O juo nwoke ahu ihe mere O ji chee na ya g'enwe ike chibaa akara O kara n'ala? Nwoke ahu wee si dibia ahu na O buru na ya bu dibia enweghi ike I chiba akara ya kara n'ala, kedu ka ya bu mmadu nkiti g'eji nwee ike ime ka nnu tuo oke osimiri? Umu nna, unu ahula otu ihu agadi siri nyuo mma nko? A man took ill and visited a native doctor for treatment/consultation. After the ritualistic invocation, the native doctor discovered he would not be able to cure the illness so he told the patient that he could only cure his illness on one condition. The condition being that the man should pour enough salt into the ocean to taste! The patient then knew that was an impossible task. When the man was about going, he took a piece of chalk and drew four lines on the ground outside the doctor's door and told the doctor to kindly take care of those marks for him. If it intends raining, the doctor should please take them inside the house so that they are not beaten by the rain. They agreed on a date and the patient left. On the agreed date, the patient got back and the doctor asked him if the ocean has become tasty? In response, the patient asked the native doctor the whereabout of those four marks. The doctor was dumbfounded because he had no answer. When he got himself, he querried the possibility of moving marks on the ground. To this, the patient told the him that if he, the native doctore could not move those marks, how did he think that an ordinary man could pour enough salt into the ocean to make it taste? You see how they cancelled out each other? Iron sharpneth iron! ![]() |
echelon:Kashif is just a screen name; neither an acronym nor my name Can I know your reason for asking darling? |
echelon:I na mmadu aka agwo bu I gwa mmadu ka O mee ihe ora dum ma na-agaghi ekwe omume - asking for the impossible. Anyi ma na agwo enweghi aka abi? Nke ozo di ka ibe ya bu isi mmadu ya nye gi mpi aturu ebe anyi ma na aturu enweghi mpi. Echelon, okwa i na-ata aki m na-eti? Kpomkwem ![]() ifyalways:Ify, nka agadi nwanyi na-abido n'ukwu mgbu. Ya mere, okwu ahu putara na I nojiela ukwu (fatigue). ![]() Winking is friendly as Echelon rightly said and iro anya is malicious. Echeghi m na ha abuo bu otu ihe. Nke a dikwa ka itapi strawberry na Igbo ![]() |
Umu nna, E chere m na 'winking' bu itabi anya mobu, icha n'iku? Technically speaking, aka m na-egekwa nti ka m mara ma odi ntunye ozo m ga ahu banyere nkea. Mana, A choghikwa m ka odi ka kashif O na-ana unu aka agwo o! ![]() |
My heart reaches out to all dedicated contributors on this thread - Distinguished personalities ifyalways:Otu a k'osiri mee. Unu ma na onye agwo abuo na-achu oso bu O kunyere nke a, O kunyere nke ozo. Awo adighi agba oso ehihie n'efu. Ify nne, O nweghi ihe ga-eme thread a. @topic, Onye na-aro onye ka ya anya na-eme ya nkiri. Biko nyerenu m aka tapia nke a. Echelon, awo si na oburu na ya agbanwughi oso, mbara nwanne ya agbachitere ya o ![]() |
High Accomodation cost? = Abuja, Compensation = serenity, cheap transportation, civility, cheap food High Transportation cost? = Lagos, Compensation = Cheap commodity, up to date, prospects High Food/general living cost? = PH, Compensation = Ok, oil money!Dont dare any of those if your health needs attention. ![]() |
nkc:Chei! See as I just dey laugh like mad man here. People dey ask me wetin be the matter ![]() No be say you talk o. Manual for the bears; Automatic for the Bulls. LOL. Where are those emoticons sef ![]() But with all those 'tronics, automobile experts say nothing compares to a Dry Clutch. Automatics deliver convenience only o ![]() |
Chei! You lucky sef say your own na 50:50. My own now na 100% RED but I no mind. I don burn my finger small but no retreat, no surrender! .As them don sign the budget, make man pikin see if those bears go fear tear race. I don dey look the candles but volatility is on the increase. Na wa o, see as we just dey infiltrate this your thread small. Runs before them go pursue me comot ![]() |
Chiazorf:I have tried convincing myself but I have not seen any reason to make me buy auto transmission. Power delivery is poor, fuel consumption is high, hyper sensitive! ![]() A friend spent N150k for shifting the gear to P when his babyboy was not completely at halt. If you are a sporty driver, auto will frustrate you ![]() |
nkc:Omo NSE!, you are the man I can see you can't wait to have your baby in your garage. I hope you will be able to sleep the day she lands.Cheers bro, meanwhile, any tips from Ndi's domain? ![]() |
Debsolat:Just like somebody already pointed out, I am hearing this dimension for the very first time. That said, I think the best person to ask this question is your husband to be. No matter what we say here, what you agree with him (assuming that bringing your own list is the tradition), is carried out. You know why? Where I come from, everything comes from the man's pocket, not minding who is doing the (re)presentation. Congratulations. |
May kelly:There are probably things you have not told us and until we are told those, we (especially me) will remain shocked at your outburst. We should always try to avoid making permanent decisions on temporal situations. ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 74 75 76 77 78 79 80 81 82 (of 92 pages)

)


If you are a sporty driver, auto will frustrate you