Kashif's Posts
Nairaland Forum › Kashif's Profile › Kashif's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 75 76 77 78 79 80 81 82 83 (of 92 pages)
ifyalways:Ify, I kajara akaja. OK, Ka m tikoo ya onu: Many hands carrying a puppy resucitates/re-invigorates/revives it Chai! Bekee akariala na nkea. Nke a bu nke ndi Ami o .Echelon, oji eze di eze n'aka. Ngwa, kowaa ya ![]() ifyalways:Gbam! ![]() |
Bolan:Your number is incomplete. |
Umu Igbo nile, zue nu ike nke oma. Shalom. ![]() |
@All, Is it multilinks, starcomms, visafone, mtn, glo ? Any info please. |
Your greatest mistake was to leave a link to their site! Whoever visits that site will know that you are telling a different story. some people are not dumb you know. ![]() |
apity:I think that site holds a different view. |
I have also visited the site and that is not what I want. I want internet access, not firewall access. Please anyone with info on good CDMA/GSM providers? |
@Apity, Does it mean I will not be paying my GSM providers for the internet connection because me, I am not always comfortable with freebies. |
echelon:Eji m gi eje mba! I nwere 100% ! |
I am yet to come to terms with the translation of "ibi" and "ofo otuto" as gastritis is not afo otuto. echelon:Any doctor in the house? It could be likened to "Atuo ilu nkirinka nkata, onye tara ahu a marala" Nkowa: Ihe ka eji atunyere ihe. Ihe ufodu na ekota ihe ufodu maka na onye ji igu ka ewu na-eso. Onye nyuru aru ka ijiji na-eso. Oya, make una score me jare ![]() |
@Ify, Amaghi m ebe a muru gi, ebe I toro, mana ihe m maara bu na I na-ama ndi ntorobia nile aka n'ihu ma-abia n'ihe gbasara asusu Igbo. I naghi eche ihe I na-ekwu eche, biakwa were mmanu ndi Igbo ji eri okwu wee na-egbu ya uri. Ihe a nile na agbagwoju m anya (enigma). Biko, jisie ike maka na udi gi di uko. A nuru m na onye isi ala ogbako a amachiela Faketan nihi na O kwuru uche ya. Amaghi m ihe aga eme nwa okorobia ahu. A na ekwu na oke tagburu mmadu, ngwere chiri ego nile O nwere wee gawa ipi eze. Ana-agwo onye ibi, O na eto afo. N'ihi nkea, O buru na unu ahughi Fake ebe a nwa mgbe, mara nu na mmachi ahu ka di ire. Mana, onye na-aro onye ka ya anya na-eme ya nkiri. Okirikiri ka a na-agba ukwu ose; adighi ari ya elu. Mkpakana ga-ama ozo, mana ozo ga-ebu mkpakana laa! Umu nna, unu jisie ike na ntunye nile unu na-atunye ebea. Obu ihe iju afo na o ka nwere ndi ogbo a nwere ike igu asusu anyi ma dekwaa ya ede. @Echelon, Dika Ify kwuru, obu gi ka O di n'aka ikowara nne gi na ihe mere nwa mkpi isi di ya n'afo. Ebe mmadu jere lota, onye ozo nwekwara ike ije eba ahu to. Ihe uwa si n'akara aka maka na anyi dum ma ihe a na-akpo "omega ma chi ekwela". O nwere obodo ndi nne na nna anyi ha n'eze eze, mana otutu ndi nwere ezi agwa esila ebe ahu dum puta. Cheta na Jesus si na Galilee wee puta mere ndi mmadu ji wee juo si, "ihe di mma enwere ike isi na Galilee puta?". Kowaara ya ihe ndia ma nyekwa ya omuma atu. Oburu na I maara ndi Imo state ya onwe ya ma bu ezigbo mmadu, chetara ya. N'aka nke ozo, mee ka O mata ndi agbata obi unu bu ndi gbalatara na be di ha. They cancel out each other!. Ihe ozo bukwa otu ezi na ulo gi si ahuta gi. Oburu na ha maara na I bu onye anya ruru ala nwere ike i chotara onwe ya ihe O choro bu ihe oma, I gaghi enwe oke nkowa I ga-eme. Ndewonu mmadu nile; ubochi nta, anyi a chuo n'owere nchi. |
Hi all, Please I need to get my laptop connected to the internet. I would like to be on from 6pm to 6am weekdays and 24hrs weekends though this should be scalable. Kindly recommend a good network that can give me good speed and coverage using probably, a USB connection. I await your response(s) on this abeg. |
eniyanman:Guru ke? See say my pampers don comot for my waist We have the CGC - Candlestick Grand Commander - AKT!Beyond all doubts, this is niwicable for today: Open -10.12, High -10.62, Low -10.00, Close -10.62. 18th Battalion of the Bulls infantry brigade are in the NSE now, armed to the teeth ![]() |
Sure, I love the car. Just thought you are already in possession because of your response to its rim/tyre specs. The babe is great, no doubt. Who no like better thing ![]() |
The first post on this thread has a time stamp of April 07, 2008, 02:09pm and said this car will be arriving in a few weeks' time. From nkc's responses, it appears this car has been delivered by now Am I missing something? ![]() |
Ndi be anyi, biko nyere nu m aka tapia ilu a: A na ekwu na oria ezughi oke, onye dara ibi na-eto afo ![]() |
Chei my eyes o! Green turning red! Yes lower opening and higher closing below the day's high. Today will help us more on this.I talk am say my Ogas are coming. Up Upward ![]() |
tommy t:Let me stand in for my Oga on this (though he will score my work o) Niwicable
|
A gwochagodi onye ara, adighi agwota ya ntamu Even after curing a mad man, you cannot cure his murmuring Onye ara gwara onye ji mma aga ya n'azu na ya enweghi okwu rue mgbe ya choro isi ya wee ghara ihu ya A mad man told somebody going behind him with a matchet that he wount say anything until he(the mad man) looks for his head and does not find it ![]() Onye ara si na ihe mere eji akpo ya onye ara bu maka na ya n'ekwu ozo, ozo ana-aputa ya n'onu A mad man said he is being called mad because in saying one thing, another gets uttered Onye isi di mma chiri ndi ara ise gafere, ihe anyi mara bu na ndi ara isii agafeela If a sane man leads five mad men past, what we see are six mad men! Onye ara bia ebe I na-asa ahu chiri akwa gi gbawa oso, I wee gbara oto chuwa ya, unu abuo agboola ndi ara If a mad man comes to where you are bathing and runs away with your cloths, if you go after him naked, both of you have become mad Thread a aghoola nke ndi ara! ![]() |
Nairalanders, let us see your interpretations ![]() |
The New World Order does not originate from mental disorder. It has been here since the existence of man! If you look at the masonic symbol, the most prominent are the square and the compass. The commoners are thaught that the square stands for moderation and honesty when dealing with men, and the compass is for self control but that is not the case! There are many versions to this symbol though but many hold it that the compass actually represent male which in this case, the sun while the square represents female which is the earth. The sun radiates energy to the earth which is always at the receiving end. Some masons hold that they are the earth builders hence, the design/building tools. There has always been this conspiracy from the days of Noah! This sounds unbelieveable but if you consider that the serpent himself talked the earliest men how to dig into the forbidden knowledge (represented by an apple), you will not have a difficult time digesing this. The effort towards the suffocation of free thinking is unrelenting. @jimmyjam, I beg to disagree that christianity is a cult It is a way of life and it lacks many things that qualify a sect as occultic. In as much as it is recognised as the most powerful belief, it is open to everybody and usually, the more you indulge, the more exposed you get. |
echelon:I asked that question because your grip on the language is uncommon in this generation; as if you came from generations before us. Well done my man ![]() Ok, echelon:You are correct but the 'nari' in the billion, million and thousand should come first. See what I mean below: Nari ijeri abuo na iri, nari nde ise na iri isii na ato, nari puku asaa na iri asaa na isii, nari asato, iri ano na otu. You are a great man. I am really challenged. Kudos |
|
OK, this one: 210,563,776,841 ![]() |
@Echelon, do you believe in reincarnation? I have my reasons |
Ify, Echelon, ![]() Yes Ify, nsogbu e nwere na di thread bu na analysts enwekwaghi ike itinye graphs ya na oke mkpari ndi ufodu n'etinye na ya. O ka di on mana oku ya adaala ibube very considerably. Chei! Engligbo dikwanu uto ![]() |
Chei! Obu gini mere aka m?? Igbo bu Igbo, ekele m unu. N'ezie, nkwado m huru ebe a juru m afo. Biko, unu jike ka unu ji. Ndewo nu! |
Ochu nwa okuko nwe ada; nwa okuko nwe mnwe mnwe oso ![]() Ify, Echelon, Youngies, et all, biko tapia nu o |
I am wondering about our proficiency in handling figures in our languages so, I would like us to challenge each other in this field. Let me start. 7,809 Igbo - Puku asaa, nari asato na iteghete/itolu. ![]() 111 Igbo - otu nari, iri na otu ![]() Pleas feel free to interprete in your own language and drop figures you would love interpreted by others. The list is endless. |
lucabrasi:You are right. Mistook one for the other! It is better to acknowledge the error than modify my post Wondering if they came up with the 80/20 rule . Dont mind me; just loud mouthing ![]() |
N'ezie, ngala buru uzo, odida e soro ya. A chukata nwa ogbenye, a chunye ya n'ala di mma. Ya mere, E chere m na ihe seun kara ime bu i kowara oha na eze ihe mere o jiri wee kwusi itunye ihe osise (pictures). Ejim n'aka na ihe kpatara ya bu maka uburu (storage) igwe komputa ya mana mmachi ahu n'enweghi nkowa gbagwojuru mmadu nile anya. Echeghi m na obu onye mpako kama, ufodu oge, O kpaa agwa dika eze-onye-agwana m. @topic Ogazi amaka mana ejighi ya ago mmuo The guinea fowl is beautiful but it is cannot be used to appease the gods |
Poor moderation and inability to post analysis pictures. Please all, sorry for this digression. Unu egbukwala m biko ! ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 75 76 77 78 79 80 81 82 83 (of 92 pages)

Chai! Bekee akariala na nkea. Nke a bu nke ndi Ami o 

